Jump to content

Ndụ Ndị Oji Dị Mkpa

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Black Lives Matter and the translation is 8% complete.

Otu Black Lives Matter' kpalitere ndị mmadụ gburugburu ụwa, gụnyere ndị Wikimedia, itinye aka na mkparịta ụka na omume maka ịha nhatanha agbụrụ na ikpe ziri ezi.

Ọtụtụ n'ime anyị na-agbasi mbọ ike maka iwe anyị n'ihi obi ọjọọ nke ndị isi ojii na-enwe, mgbe ụfọdụ anyị na-eche na anyị amaghị ka anyị ga-esi weta mgbanwe n'ezie. Ọnọdụ ndị gbara COVID-19 gburugburu emeela ka ọ na-esiwanye ike itinye aka na mbọ na-arụpụta ihe.

Dịka ndị Wikimedians, anyị nwere ohere pụrụ iche iji nye aka na ịkekọrịta ohere inweta ihe ọmụma ụwa gbasara okwu, omenala, na akụkọ ihe mere eme nke butere mkpa ichetara ụwa na ndụ ojii dị mkpa. Anyị maara na ihe ọmụma bụ ike, na inye ndị mmadụ ihe ọmụma ziri ezi na ntụkwasị obi iji tinye aka na mkparịta ụka na ịkọwa ihe omume ha bụ ọrụ dị mkpa.

There are many ways you can and should take action. One of them is to contribute to the world’s understanding on why it is long overdue for us to stand united in disseminating the knowledge and resources that help to protect black lives and futures.

Please expand on this page ways that people can learn, discuss, and contribute via Wikimedia projects.

Learn

Black Lives Matter die-in protesting alleged police brutality in Saint Paul, Minnesota, September 20, 2015
Protest march in response to the Philando Castile shooting, St. Paul, Minnesota, July 7, 2016
The March on Washington for Jobs and Freedom in 1963 at the National Mall in Washington, DC
Memorial at the site of George Floyd's death
Protest march in response to the Jamar Clark shooting, Minneapolis, Minnesota

Content to help you explore this issue further.

The movement

The people

This is only a small fraction of the people who have suffered violence at the hands of police or white US Americans, primarily those whose killings led to widespread protests.

The issues

Discuss

Organizations and resources which can help you engage in discussions.

Contribute

Ways you can contribute and help improve content on this topic.

Media files

Upload media to Wikimedia Commons:

Articles

Data

Contribute new data to Wikidata:

Translations

Translate existing articles into other languages:

Organized groups

Organized groups you can join and support:

Campaigns and events

External resources

Resources from outside Wikimedia projects which you may find helpful. Please note, this is not an exhaustive list.