Jump to content

Ogbako Celtic Knot 2025/Mmekọta ihe

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Celtic Knot Conference 2025/Knot together and the translation is 100% complete.
Celtic Knot 2025 Banner for Meta Page without dates etc.
Celtic Knot 2025 Banner for Meta Page without dates etc.
Celtic Knot
Wikimedia Language Conference
23 Septemba 2025
Online (Zoom)

🏠 Welcome

🗒️ Programme

💬 Knot together


Nke mbụ, mgbà mbọ ịhụ na ị maa Friendly Space Policy anyị. Ọ metụtara oku Zoom na ebe mmekọrịta ndị ọzọ.

Ebe mmekọrịta

Celtic Knot karịrị ọgbakọ, ọ bụ otu na-anụ ọkụ n'obi gbasara asụsụ na Wikimedia. Ebe mmekọrịta na-enye gị ohere ịjụ ajụjụ, kesaa echiche gbasara nnọkọ, ma soro ndi otu a kpá nkata. Nke a bu ebe ole na ole i nwere ike isonye:

  • Otu ndị sonyere (Telegram): isi ebe maka ikpa nkata niile metụtara ogbako a. N'oge ogbako a, na-atụ anya na ebe mkpakọrịta uka ga eju pụta na nkata.
  • Ebe mgbasa ozi (Telegram): ọwa a bụ naanị maka ozi sitere n'aka ndị nhazi maka mmemme a. Ị nwere ike isonye na ya ka agwa gị maka ihe emepụtara nke metụtara ogbako a
  • Otu mmekọrịta (Telegram): nweere onwe gị iji ebe mkpakọrịta uka a maka ikpa nkata na-abụghị isiokwu (ihu igwe, nri, nwamba...) ma ọ bụ ịga n'ihu na mkparịta ụka ga-ewe oke ohere na ebe mkparịta ụka nke isi.
  • Mastodon na netwọkụ mmekọrịta ndị ọzọ na-eji hashtags: ị nwere ike ịbipụta ihe gbasara ọgbakọ a wee chọta ndị ọzọ sonyere na hashtag #CelticKnot2025.