Jump to content

Ọgbakọ Celtic knot 2025/Mmemme

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Celtic Knot Conference 2025/Programme and the translation is 95% complete.
Outdated translations are marked like this.
Celtic Knot 2025 Banner for Meta Page without dates etc.
Celtic Knot 2025 Banner for Meta Page without dates etc.
Celtic Knot
Wikimedia Language Conference
23 Septemba 2025
Online (Zoom)

🏠 Welcome

🗒️ Programme

💬 Knot together


Biko mara na egosiri oge niile n'oge mpaghara Ireland / Dublin, nke bụ UTC/GMT+1'.

Mmemmé a gá ebido na UTC/GMT+1, 13:00.

Tuzdee 23 Septemba

Usoro nhazi

Oge

( UTC/GMT+1)

Ogologo oge Isiokwu
13:00 20mins Nabata, banye na nkọwa onwe.
13:20 40mins "Mepụta ntakịrị ọkọwa okwu mmụta asụsụ abụọ n'ime ụbọchị abụọ site na iji LinguaLibre.org" site na Hugo Lopez

LinguaLibre.org bụ ọrụ Wikimedia France nke na-akwado asụsụ site na idekọ mkpoputa okwu. Kemgbe ọ malitere, ihe karịrị 2,700 etinyela ndekọ nde 1.4 gafee asụsụ 312. Hugo Lopez sitere na ọrụ Lingua Libra ga-eduga nnọkọ na-ewebata ọrụ ahụ, gosi gị otu esi emepụta ndepụta okwu, ma mee obere akwụkwọ nkọwa okwu asụsụ abụọ maka asụsụ obodo gị. Oge a ga-enwe ihe a ga etinye aka mee.

14:00 20mins
Slides

"Okwu dị mkpa: Wikifunctions na asụsụ ndị dị obere" site na Nicolas Vigneron Wikifunctions malitere na July 2023. Ọ bụ nchịkọta nke ọrụ kọmputa nke na-eme ka ọ dịkwuo mfe ịmepụta koodu, templeti, ma ọ bụ isiokwu (Abstract Wikipedia). Nicolas Vigneron ga-enye nkọwa zuru ezu na ọhụụ mbụ nke otu ndị obere asụsụ nwere ike ijiri Wikifunctions mee ihe, ihe ga-ekwe omume na ihe dị mkpa (spoiler: Wikidata na Lexemes).

14:20 20mins
Nkwụsị ntụsara ahụ
14:40 15mins
Slides
'"Democratisation nke data ọha" site na Jason Evans

Ọbá Akwụkwọ Mba nke Wales na-arụ ọrụ dị mkpa n'ịkwado asụsụ Welsh. Jason Evans nke NLW ga-ekwu maka otu ọha na eze nwere ike isoro ndị ọchịchị rụọ ọrụ iji mepụta ma melite ọdịnaya dị ka ụda olu, foto na ịnakọta aha ebe. Iji ọrụ ya na ndị na-elekọta Eryri Park na kọmitii Standardisation nke Welsh Place Names dị ka ihe atụ nke ihe ọ dị ka ya n'omume.

14:55 15mins
Slides

"Kee mgbe anyị ga-edetu edensibia akụkọ ọnụ nke asụsụ nwere obere akụrụngwa na ọrụ Wikimedia?" site na Subhashish Panigrahi

Ọ bụ ezie na Wikipedia na-ezube ịghọ "ngụkọta nke ihe ọmụma mmadụ niile," ọ naghị ekwe ka ịkọ akụkọ ihe mere eme, ụdị nke ọtụtụ obodo ụwa na-eji gbasaa ihe ọmụma. Na Ebe ndokota OpenSpeaks , anyị na-ewu ngwá ọrụ bara uru iji idekọ asụsụ ndị na-enweghị ihe odide ma ọ bụ ọdịnala ederede akụkọ ihe mere eme. Oge a ga-enyocha ihe mgbochi ndị dị ugbu a maka akụkọ ihe mere eme n'asụsụ ndị dị otú ahụ, ọkachasị na Wikipedia na ọrụ Wikimedia, ma kọwaa ụfọdụ ụzọ ndị ọzọ.

15:10 30mins

Dr Abigail Walsh, eSTÓR

15:40 20mins Ajụjụ maka ndị na-ekwu okwu
16:00 Oge mmechi