Jump to content

Ọgbakọ Celtic knot 2025

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Celtic Knot Conference 2025 and the translation is 71% complete.
Outdated translations are marked like this.
Celtic Knot 2025 Banner for Meta Page without dates etc.
Celtic Knot 2025 Banner for Meta Page without dates etc.
Celtic Knot
Wikimedia Language Conference
23 Septemba 2025
Online (Zoom)

🏠 Welcome

🗒️ Programme

💬 Knot together


Celtic Knot 2025

Celtic Knot 2025 ga-abụ nnọkọ ịntanetị nke ọkara ụbọchị na ọnwa Septemba 23, 2025, site na 1pm ruo 4pm (UTC+1).

A ga eme mmemmé a na Zoom ma a ga-agụnye ngwakọta nke ihe omume ogbako, ihe ngosi, okwu dị mkpa na ihe omume maka ndị bịaranụ.

Ị nwere ike idebanye aha ugbu a [$1 maka ohere efu gị] site na Zoom. Ndị na-ekwu okwu, nhazi oge na nkọwa ndị ọzọ ga-esote.

Ihe gbasara Celtic knot

Ọgbakọ Asụsụ Celtic knot nke Wikimedia na-akpokota ndi mmadu ka ha kesaa ahụmịhe ha nke ịrụ ọrụ n'ịkekọrịta ozi n'asụsụ pere mpe na ndi pere mpe. Ebumnobi anyị bụ inyere ndị mmadụ aka ịmụta ka esi eduzi mgbasa ozi n'ofe mgbochi asụsụ ma Kwado obodo ha.

Ọgbakọ Asụsụ Celtic knot nke Wikimedia bu ébé ndi na-arụ ọrụ n'ịzụlite na idobe obodo ha (na Wikipedia, kamakwa Wikisource ma ọ bụ Wikidata) nwere ike izute, mụta ihe site na ibe ha, na ịkwado ibe ha n'isiokwu dị ka mmepe obodo, nkà na ụzụ, ma ọ bụ mmekorita ha na ndi mmekọ.

Ọhụụ nke Wikimedia UK kwalitere, hana ndị mmekọ obodo na ndị Wikimedia ibe ha, ogbako Celtic Knot na-ebu ahụmịhe nke mbipụta asaa kwa afọ, gụnyere mmemme abụọ n'ịntanetị gara aga.

Hụkwa ogbako ndị ọzọ gara aga: 2017, 2018, 2019, 2020, Arctic Knot 2021, 2022, 2024

Ndị otu nhazi

Oghere mmekọrịta

A na-eme mmemme a site na ntụaka na Wikimedia omume zuru ụwa ọnụ nke bu Universal Code of Conduct.