Jump to content

Omume: Ụbọchị Wikidata nke IWUG na WAFTAI 2025. (Known as Wikidata Days IWUG and WAFTAI 2025)

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Event:Wikidata Days IWUG and WAFTAI 2025 and the translation is 69% complete.
Outdated translations are marked like this.
Participation optionsOnline event
Start and end time14:00, 26 November 2025 – 22:59, 3 December 2025
Timezone: +00:00
Number of participants84 participants
Ụbọchị Wikidata nke IWUG na WAFTAI 2025.

Nchịkọta

Mgbasa ozi afọ a, ga-elekwasị anya n’ịmepụta na imezi ihe Wikidata metụtara ụlọ akwụkwọ site n’ọkwa praịmarị ruo mahadum, ma n’Nàịjịrịa ma na Kamerun. A ga-asụ nkọwa banyere ụlọ akwụkwọ ndị a n’asụsụ Igbo, French, na Yemba.

Nkọwa Mmemme

Mmemme a ga-adị n’ụdị edit-a-thon nke ga-adịru ụbọchị anọ, ma isi ebumnuche ya ga-abụ n’ụlọ akwụkwọ.

Mbido: Nọvemba 26, 2025, n’elekere atọ nke ehihie GMT

Oge omume: Nọvemba 26 ruo Nọvemba 30, 2025

It has been 193 days, 6 hours and 44 minutes passed after the event. (refresh)

Ndị kwesịrị isonye

Ụmụ́nna ndị òtù IWUG, WAFTAI, na ndị na-akwado mgbasa ọmụma n’efu

Ngwaọrụ

Ihe Omume

Wikidata:WikiProject Schools

Schools Properties

Project Expectation

We intended to create 1900 schools in Cameroon but were able to create over 800 items and translate there description in Igbo, Fulfulde and Yemba languages.