Jump to content

Ihe omume:Mmemme Interneeti Wikipedia 25

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Event:Wikipedia 25 Virtual Celebration and the translation is 100% complete.
Participation optionsOnline event
Start and end time16:00, 15 January 2026 – 17:00, 15 January 2026
Timezone: +00:00
Number of participants3,187 participants

Obi ụtọ mgbe ncheta ọmụmụ, Wikipedia!

E nwere ike ikiri emume ncheta ọmụmụ zuru ụwa ọnụ nke Wikipedia na YouTube na Wikimedia Commons.

Ihe emume a gụnyere

  • Ngụkọta oge mmalite: Nkeji iri na ise tupu oriri, ga amalite na elekere 15:45 UTC, ya na ihe ndị dị mkpa gbasara Wikipedia na ekpere ncheta ọmụmụ sitere gburugburu ụwa. Bịa n'isi oge ma nwee obi ụtọ!
  • Njem n'ime afọ iri abụọ na ise nke mmekorita n'ụzọ kachasị mma: Lelee etu asụsụ 300+ si too ebe ọ bụ na a mụrụ Wikipedia otu narị afọ nkeji anọ gara aga na ahịrịokwu dị mfe "Ndewo, Uwa!"
  • Otu uri na peeji nkata: Ịsọpụrụ arụmụka, ntụgharị, na nkwekọrịta-iwulite nke na-eme Wikipedia... Wikipedia.
  • Egwu: E kere egwu ndị e ji ọdịnaya Wikipedia na Wikimedia mepụta, e dere ha maka ndị ndezi na-akwado ọrụ ndị a.
  • Egwuregwu Wikipedia: Ohere ịnwale ihe ọmụma gị iji merie ihe ọhụrụ, nke pụrụ iche nke Wikipedia 25.
  • Ihe ndị dị mkpa na ndị Wikipedia n'ebe niile: Akụkọ sitere na mpaghara ụwa na ndị ọgbọ dị iche iche.
  • Ndị ọbịa pụrụ iche: N'ihi na nnukwu ụbọchị ọmụmụ ọ bụla kwesịrị ihe ole na ole a na-atụghị anya ya ma ndị kacha mmasị gị n'ogologo oge.

Zitere anyị foto achịcha na ejiji gị ma zite ihe ndị na-adọrọ mmasị

  • Foto Wikicake na wikifashion. Daalụ maka izite foto wikicake na wikifashion gị tupu Jenụwarị 11! Anyị ga-egosi ha n'oge oriri ahụ!
  • Zitu ihe na-adoro mmasị ka Jimmy ghara ịma jijiji! Daalụ ndị zitere ihe na-adoro mmasị ha tupu Jenụwarị 4! Anyị na-agba mbọ itinye ihe dị iche iche n'ihe ngosi ahụ!

Ntụghari n'oge emume

A ga-atụgharị oriri ahụ n'asụsụ Arabic, Chinese, French, Portuguese, na Spanish.

Otu esi esonye

A ga-agbasa oriri ahụ na weebụsaịtị Wikimedia Foundation n'asụsụ isii - Arabic, Chinese, French, English, Portuguese na Spanish.

Ị nwekwara nhọrọ nke ile ya na YouTube Wikipedial, ọ bụ ezie na channelahụ ga-adị naanị na Bekee.

Channelu abụọ ahụ ga-enwe mkparịta ụka na ọtụtụ ohere inweta ihe nrite ụfọdụ!