Leadership Development Working Group/Community Call Invitation

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Leadership Development Working Group/Community Call Invitation and the translation is 81% complete.
Outdated translations are marked like this.

TL;DR: Ebipụtara nkọwa ndu, nke ndị Leadership Development Working Group kwadoro, maka nyocha na nzaghachi obodo na Septemba 15th. Oge nzaghachi ga eru Ọktoba 6. Nke a bụ akwụkwọ ịkpọ òkù isonye na oku obodo n'ịntanetị nke a ga-eme na Satọde, Ọktoba 22 na 29, 2022. Biko debanye aha n'okpuru ka ịsonye!

Oku obodo

Otu ndị na-arụ ọrụ na-ahụ maka mmepe ndu a mara dika Leadership Development Working Group (LDWG) bipụtara nkọwapụta anyị maka nzaghachi obodo yana nyocha na 15 Septemba 2022. Anyị nakọtara nzaghachi na nkọwa ruo Ọktọba 6.

Ị nwere ike ịchọta nkọwa ndu nke edepụtara ebe a. Ị nwere ike iji nke ọ bụla n'ime ụzọ ndị a iji nye anyị nzaghachi!

Ị nwere ike ịlele ma nkọwapụta nke gụnyere nkowa ndu ma ọ dakọtara na echiche gị na ahụmahụ nke idu ndú na ije a. Ọzọkwa, ị nwekwara ike inyere anyị aka site n'ịkọwa oghere, ikekwe ụfọdụ àgwà nke ndu ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ na-efu na nkọwa a. N'aka nke ọzọ, ị nwere ike ịtụle ma nkọwa ahụ ọ metụtara omenala gị, asụsụ, obodo ma ọ bụ ọnọdụ ndị ọzọ nke ije a, wee kọọrọ anyị echiche gị.

N'ọgwụgwụ oge nzaghachi anyị, anyị na-anabata oku ogbe abụọ zụrụ ụwa ọnụ iji kọọ akụkọ banyere ọganihu na nkọwapụta, gee ntị n'akụkọ obodo nke onye ndu na soro ndị otu obodo nwee mkparịta ụka.

Oku a ga-adị n'etiti nkeji 60 na 90, ma ga-agụnye okwu mmeghe nke nkeji iri abụọ gbasara ebumnuche oku na mmelite na nkọwa ndu, mkparịta ụka ga esochi ya. Biko debanye aha tupu oge eruo ịbanye.

A ga-enwe mkparịta ụka na Zoom. A ga-enye njikọ na nzukọ na ibe a ụbọchị ole na ole tupu emee ya. Achọghị itinye aka na vidiyo ma ọ bụ ọdịyo; ndị sonyere nwere ike itinye aka site na iji nkata ederede.

A ga-anabata oku a n'asụsụ Bekee yana nkọwa dị ndụ enyere n'asụsụ Spanish na Russian. Anyị nwere ike ịkwado nsụgharị ndụ maka asụsụ 2 ọzọ maka oku ọ bụla. Biko tinye arịrịọ maka asụsụ nke mmasị gị. A ga-atụle asụsụ nwere ihe karịrị arịrịọ 5 maka nkwado ntụgharị okwu ndụ.

Usoro nhazi

Oku obodo 1: Ọ dabara ndị Western Hemisphere

Tinyé onwé gị

  1. --Rocío Mantis (talk) 21:03, 7 October 2022 (UTC)[reply]
  2. 787IYO (talk) 19:51, 8 October 2022 (UTC)[reply]
  3. Iwuala Lucy (talk) 18:21, 11 October 2022 (UTC)[reply]
  4. Guillotinado (talk) 18:25, 11 October 2022 (UTC)[reply]
  5. Danidamiobi (talk) 19:08, 11 October 2022 (UTC)[reply]
  6. NANöR (talk) 20:15, 11 October 2022 (UTC)[reply]
  7. Sarah Ab (talk) 20:15, 11 October 2022 (UTC)[reply]
  8. alhen Did you call? 13:26, 12 October 2022 (UTC)[reply]
  9. ShahajadaSJ7 (talk) 16:15, 12 October 2022 (UTC)[reply]
  10. Towhidul Islam 21 (talk) Towhidul Islam 21Towhidul Islam 21 (talk) 07:15, 13 October 2022 (UTC)[reply]
  11. Tahsin T. Talha (talk) 07:39, 13 October 2022 (UTC)[reply]
  12. Alphakitty (talk) 5:17, 12 October 2022 (UTC)
  13. Bijendra Hansda Purudhul (talk) 08:06, 14 October 2022 (UTC)[reply]
  14. Shabab Mustafa (talk) 16:31, 14 October 2022 (UTC)[reply]
  15. Bobbyshabangu (talk) 20:09, 14 October 2022(UTC)
  16. Ptinphusmia (talk) 13:37, 16 October 2022 (UTC)[reply]
  17. CSinha (WMF) (talk) 06:35, 17 October 2022 (UTC)[reply]
  18. ɴᴅᴀʜɪʀᴏ ᴅᴇʀʀɪᴄᴋ 🐎 (talk) 09:54, 17 October 2022 (UTC)[reply]
  19. Meenakshi nandhini (talk) 05:37, 18 October 2022 (UTC)[reply]
  20. Nada kareem22 (talk) 13:06, 20 October 2022 (UTC)[reply]
  21. Newtrains (talk) 14:41, 20 October 2022 (UTC)[reply]
  22. Inas.khateeb (talk)
  23. --ProtoplasmaKid (talk) 22:32, 20 October 2022 (UTC)[reply]
  24. Anna Torres (WMAR) (talk) 16:28, 21 October 2022 (UTC)[reply]
  25. Mtenaespinoza (talk) 18:12, 21 October 2022 (UTC)[reply]
  26. Galahad (sasageyo!)(esvoy) 01:40, 22 October 2022 (UTC)[reply]
  27. Onwuka Glory (talk) 18:07, 25 October 2022 (UTC
  28. --Ngoudechi (talk)
  29. Viva33 (talk) 21:49, 29 October 2022 (UTC)[reply]

Oku obodo 2 : Ọ dabara ndị Eastern Hemisphere

Tinyé onwé gị

  1. --LPiantá (WMB) (talk) 17:42, 5 October 2022 (UTC)[reply]
  2. --Olugold (talk) 13:54, 10 October 2022 (UTC)[reply]
  3. --Gilbert Ndihokubwayo (talk) 22:52, 10 October 2022 (UTC)[reply]
  4. --XenoF (talk) 14:24, 11 October 2022 (UTC)[reply]
  5. --Guillotinado (talk) 18:25, 11 October 2022 (UTC)[reply]
  6. --Senator Choko (talk) 20:10, 11 October 2022 (UTC)[reply]
  7. --Orabs1996 (talk) 20:47, 11 October 2022 (UTC)[reply]
  8. --Tiputini (talk) 07:56, 12 October 2022 (UTC)[reply]
  9. --ShahajadaSJ7 (talk) 16:16 , 12 October 2022 (UTC)
  10. -- कन्हाई प्रसाद चौरसिया (talk) 02:47, 13 October 2022 (UTC)[reply]
  11. -Sayant Mahato talk 06:36, 13 October 2022 (UTC)[reply]
  12. -- Towhidul Islam 21 (talk) 07:14, 13 October 2022 (UTC)Towhidul Islam 21Towhidul Islam 21 (talk) 07:14, 13 October 2022 (UTC)[reply]
  13. --Tahsin T. Talha (talk) 07:40, 13 October 2022 (UTC)[reply]
  14. --Alphakitty (talk) 5:18, 12 October 2022 (UTC)
  15. --Bijendra Hansda Purudhul (talk) 08:07, 14 October 2022 (UTC)[reply]
  16. --Danielly Campos Dias (talk) 15:05, 14 October 2022 (UTC)[reply]
  17. Rocky Masum (talk) 16:33, 14 October 2022 (UTC)[reply]
  18. CSinha (WMF) (talk) 06:36, 17 October 2022 (UTC)[reply]
  19. Meenakshi nandhini (talk) 05:31, 18 October 2022 (UTC)[reply]
  20. --Azogbonon (talk) 11:06, 19 October 2022 (UTC)[reply]
  21. --AAkhmedova (WMF) (talk) 19:19, 19 October 2022 (UTC)[reply]
  22. -- Contaminadas (talk) 13:17, 20 October 2022 (UTC)[reply]
  23. --ProtoplasmaKid (talk) 22:34, 20 October 2022 (UTC) I hope![reply]
  24. RamzyM (WMF) (talk) 15:10, 24 October 2022 (UTC)[reply]
  25. Lebron jay (talk) 15:21, 26 October 2022 (UTC)Lebron jay[reply]
  26. Semmy1960 (talk)
  27. ~~PassionateLibrarian(talk)
  28. Akwugo (talk) 19:40, 28 October 2022 (UTC)[reply]
  29. Sayvhior (talk) 09:05, 29 October 2022 (UTC)[reply]
  30. Agbalagba TC 08:11, 29 October 2022 (UTC)[reply]