Ojije usoro na odudu/ojije akwụkwọ ikikere Ndị nnọchiteanya mmemme/inye
![]() | Call for grant applications from the Movement Charter Ambassador working in the first round of the Movement Charter community consultation (November-December 2022) is now closed. It will reopen in the second quarter of 2023. |
Gịnị bụ ngwugwu a ?
- Ngwugwu nkea bụ ihe eji eme ihe maka ndị mmadụ na otú dị iche iche ndị nwere nmasi nkparita ụka nke ojije akwụkwọ ikike. Nke bu otu ojije usoro na odudu na akwagide gị ka ịrịọ maka inye k' iwee nweta kwuo ụmụnna ndị nọ siri ke ma na etinye oké ha. Site n' enye maka nke 'inye', I pụrụ inweta ihe enyemaka na ngbakwunye aka I chọrọ iji gwalite mmata nke ụmụnna gị na ngwagide nke ojije akwụkwọ ikike. Iji gaa n'ihuhụkwa peji mmemme.
kedụ onye pụrụ itinye akwụkwọ maka ' inye' ngwugwu a?
- Ngwugwu a ghere oghe nyere ndị mmadụ na ndị otu dị iche iche n'ime asụsụ nke ụmụnna gafere na ojije. Onye ọ bụla nke nwere nmasi na i bụ onye otu nke ojije akwụkwọ ikike Ndị nnọchiteanya bụ onye a na agwagide k' ọ tinye akwụkwọ.
- Ndị n'etinye akwụkwọ sitere na mba ụwa asụsụ ha nwere obere nnochite anya ka aga enye karị oghere nke nnabata. Nd ọrụ afọ ofufo bụ ndị lụworo ọrụ dịka otu ojije usoro na akwụkwọ ikike (dịka ndị sonyere nhazi okwe ntuli aka elu ntughari okwu Network, iji matu) ka ana akwa jide ka ha tinye akwụkwọ.
- Ngwugwu a bụ nke a haziri maka ị ga n' ihu imezi nrutu aka nke ojije usoro #4 Nghata ngha na ntule uche. A n' atụ anya na aga enwe otú 'inye' n ' gburugburu ụmụnna. Nkwerikota ka aga eme ngwa ngwa iji kwụsị ndokota ọnụ.
kedụ ihe omume ndị ana ele anya ha nke aga emepụta?
- Ntughari: Ntughari akwụkwọ nhazi bụ ndị nke na atụgharị beghi iji hụ na ihe odide nke ojije akwụkwọ ikike bụ nke enwere ike ịnweta maka njikọta ụmụnna.
- onye nwe isi mmemme : onye nwe isi Nkwukọrịta nke ụmụnna maka ojije akwụkwọ ikike tinyere ụzọ ọ gesi enyere ọrụ ha aka.
- Kesaa : kesaa ihe ndị ịmutara n' orua rue n'ebe ụmụnna nke mba ụwa dị site na ịnata nzahachi, nrutuaka site n' aka ndị otu nke nke ụmụnna gi, ya na ide ihe nguputa sitere na ya pụta. Were Meta peji ya na nnọkọ nke ojije usoro maka ịgbasa nmetuta.
Kedụ etu esi etinye akwụkwọ a?
The Movement Charter Ambassador grants program is now closed. The grant program will reopen in the second quarter of 2023, according to the Movement Charter timeline. Interested people are invited to sign up to support their communities.
ihe nweta
Nkea bụ ihe ị matu bụ 'inye' nwekwara n' ọnụ ọgụgụ nke ịba uru nke ihe nweta na akwụkwọ nke nwere ike inye aka inweta ebum n' uche.
- Mmalite nke ojije akwụkwọ ikikere (gburugburu ihe mgbochie)
- iduzi ụzọ maka otú ezi ahazi Nkwukọrịta okwu n' ụdọ nzirita ozi (nkeji).
Onye n' akpọlite uche ndị mmadụ site n' otu ofe maka ikwagide mkparịta ụka na ga n' iru ugbu a.
- O nwere ike, onye otu a nke bụ Movement Charter Development Commission sonyere n'mkparita ụka.
Ebumnobi edemede nchọcha
kedụ ojije Usoro ana arutu aka nke ihe Ndị e chepụtara nke ụmụnna chọrọ karịa?
(Biko họrọ otu n'ime ihe ndị e chepụtara a kọwara n' ebe a, ma kọwaa ihe kpatara 'inye' ngwugwu jiri dị mkpa n'etiti umunna gị?)
iri abụọ na ano. ojije akwụkwọ ikikere: Iji hụ na ndị ụmụnna anyị sonyere nke ọma na mkparịta ụka ndị a banyere odudu nke ojije.
Ntuaala edemede nchọcha
kedụ ihe ndị ị maka n'iru I chọrọ i hazi site edemede nchọcha nke a? Ndị pụrụ inyere aka iche echiche banyere edemede nchọcha.
- Ọtụtụ mmadụ n'ime ụmụnna anyị amaghị banyere ojije akwụkwọ ikikere. Enweghị ezi nkọwa a pụtara na ọtụtụ esonyeghi nke oma. Edemede nchọcha nke a na ewepụta oghere maka ndị mmadụ ka ha biakota ọnụ itughari uche ma mụta kwuo banyere nnabata uche n' etiti ojije tinyere ka nnabata uche n' etiti ojije etiti ojije tinyere ka nnabata uche ndịa si emetụta ha tinyere ezigbo ọrụ nke n'aga n' ịrụ.
kedụ mgbe ibu n' obi ịmalite ma ruzuo edemede nchọcha nke a?
- Anyị bụ n'obi ịrụ ọrụ edemede nchọcha nke a ịzụ abụọ tupu enwee nzukọ ọzọ nke m kpọkọta MCDC amalite ma kwadebere anyị akụkọ kaosirigaa nke ọma n'ime nkpuru ụbọchị iri atọ dịka e mechara.
kedụ ebe mmemme edemede nchọcha a gadi?
- n'ikuku : Anyị ga ele ọbịa nnọkọ n'ikuku nbanye ụmụnna. Anyị ga akpota ndị nkwalite Ojije na usoro ya na ndị otu MCDC is onye na n' ikuku maka mkparịta ụka ndị a, ka ndị mmadụ nwe ike is onye nke ọma ma nwe ike inweta nzahachi ajụjụ ozugbo.
- nkwako ụfọdụ ndị ụmụnna anyị ga achọ isonye n' ihu na ihu maka ikparita ụka a, ebe ndị ọzọ ga abụ n' ime ime. Ebum n' uche nke a bụ ihu na nkparita ụka nke mbụ bụ emere ka onye ọ bụla nwe ike sonye na nrurita ụka. Anyị bụ n'obi ịhụ na onye ọ bụla ka e tinyere n'ezie.
- n' ime mmadụ (na anoigh na internet) : Ndị ununna anyị nọ nsọ inokota n' abughi na okpuru internet. Ndị mmadụ n' eme nke ọma otú a.
ọ bụ gị na ndị ọzọ so ahazi edemede nchọcha a?
(Biko nye ezi nkọwa maka ndị ọtu gesi aruko ọrụ ọnụ iji nweta ezi ebum n' obi maka edemede nchọcha nke a)
- onye nhazi: A na atụ anya n' aka onye nhazi maka edemede nchọcha nke nnukwu ya, tinyere ịnata ego 'inye', Ide edemede nke edemede nchọcha, tinyere ikpokọta ndị ọzọ.
- onye ntughari : otu onye n' ime ụmụnna ga arụ ọrụ itughari ojije usoro pejis na asụsụ nke ala anyị.
- Mgbasa ozi na mmata: otu n'ime ụmụnna ọzọ ga ekesa akwụkwọ ndị a atụgharịri atụgharị iji kọwara ndị ụmụnna ojije usoro na mmezu 'inye'.
Emume nke edemede nchọcha
Kedụ emume ndị ageme n' oge edemede nchọcha a?
( Biko kọwaa emume ndị a nke ageme n' oge edemede nchọcha.)
- Ntughari: Akwụkwọ na pejis ndia k' aga atụgharị
- Movement Charter content pages
- Pejis maka nkọwa akuko
- Akwụkwọ nzahachi /ntule ntughari
- Pejis maka Nkwukọrịta ememme
- Ọkwa
- ụmụnna i jikọta ọnụ:
- Mgbasa ozi :Dika anyị na arụ ọrụ na ntughari, anyị ga agba mbọ hụ na anyị gbasaa ozi ruo ụmụnna ma gwa ha banyere mmemme na abịa n' ihu.
- Ọmụmụ ihe Ụmụnna MCDC: Anyị ga eme na mbido ihe omume nke gewe elekere iri itoolu. Ihe omumu nke a gabu maka ikesa n'ụba ihe niile banyere ojije usoro tinyere ụmụnna nke otu a. Anyị ga ekesa ihe ị matu nke anyị ga-eme na aka maka ntunye oké anyị na ihe o jiri dị mkpa n' ebe mkparịta ụka Ojije akwụkwọ ikikere dị.
- Nkparita ụka ụmụnna MCDC: Anyị ga nwe oge nkparita ụka gewe nkeji iri itoolu n'ebe anyị na ụmụnna nke òtù a iji kparita ụka banyere atụmatụ ekesara na usoro maka otu anyị si e sonye na nrurita ụka dị iche iche nke ojiji akwụkwọ ikikere.
Kedụ ngwa ọrụ ndị ọzọ nke I chọrọ, na anoghi na ihe ndepụta ndị ọzọ nke i kesara?
(Biko mara kwa na ụfọdụ ngwa ọrụ i chọrọ nwere ọ gaghị dị. A na akpọ gị k' gị ka i tinye uche ị mepụta ngwa ọrụ ndị n' ebe ndị ọ dịghị)
- ìgwè internet nke Zoom maka nnọkọ a: Anyị nwere ngwá ọrụ anyị chọrọ maka edemede nchọcha a.
Kedụ otú isi eche ime ka ụmụnna gị mara maka ọganiru na ihe niile sitere n' edemede nchọcha a pụta?
(Biko tinye aha ma ọ bụ aha onye ọrụ nke mmadụ ndị a ọrụ ha bụ inye ụmụnna ezi nkọwa)
- Meeta
- Ojije otu Usoro
- otu blog ndị ọzọ
- Ebe ìgwè mmiri n' obodo
- Ụdọ teleegrame
- ụzọ ezi agbasa ozi ka ndị ọzọ wee mara