Atụmatụ/mmegharị Wikimedia/2018-20/Mgbanwe

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Transition and the translation is 100% complete.
Mmalite vidiyo dị nkenke na dị mfe nke usoro ngagharị Strategy yana mmemme zuru ụwa ọnụ (dị n'ọtụtụ asụsụ ma meghere ntụgharị asụsụ).

Anyị nwere ntụzịaka, ndụmọdụ na ụkpụrụ iji duzie mgbanwe n'ọdịniihu maka mmegharị Wikimedia n'ozuzu ya. Ugbu a, anyị kwesịrị ịchọpụta otú anyị si eme mgbanwe ahụ ka e wee mee mkpebi na ime ihe na mmekorita ya na ndị mmadụ na obodo ndị ha na-emetụta, site na mgbanwe mgbanwe. Mgbe achọpụtachara ihe ndị dị mkpa maka mmejuputa na ịhazi ọtụtụ mkparịta ụka dị mkpa, atụmatụ mmegharị ahụ na-aga n'ihu ugbu a na mmejuputa.

Nchịkọta

Site n’ Ọktoba ruo Disemba Afo Pụkụ abụọ na iri abụo, obodo Wikimedia, ndị mmekọ na ndị otu Strategy Support Team haziri ihe dị ka mmemme 50 iji bute ndụmọdụ ndị a, na-ahọpụta atụmatụ (mpụta sitere na ntụnye ọ bụla) nke chere na ọ dị mkpa maka obodo n'ọdịnihu. N'ihi ihe omume ndị ahụ yana nnukwu mmemme "Mkparịta ụka zuru ụwa ọnụ" na Nọvemba, a na-ahọrọ isi ihe asatọ na ụyọkọ atụmatụ (nchịkọta ọtụtụ atụmatụ) dị ka ihe kacha mkpa maka mmejuputa.

N'ime ọnwa Disemba Afo Pụkụ abụọ na iri abụo ruo Febụwarị Afo Pụkụ abụọ na iri na otu, a tụlere ụyọkọ atụmatụ asatọ kachasị elu, nke akpọrọ aha site na ụyọkọ A ruo ụyọkọ H n'usoro nke “mmemme na-esote”. N'ịgbakwụnye, otu nnukwu mmemme bụ nke a raara onwe ya nye maka ịkparịta atụmatụ ụyọkọ A (ndị metụtara ọchịchị Wikimedia, gụnyere: Charter Charter na Interim Global Council). E bipụtara nsonaazụ nke ihe omume ahụ na akụkọ zuru ezu na Meta, nke gụnyere ọtụtụ nhọrọ maka ịga n'ihu na mmejuputa nke Charter Charter na Interim Global Council. Mkparịta ụka ndị ọzọ maka mmejuputa ga-amalite ngwa ngwa.

Click on the country or the name to see their prioritiesWikimedia Community Group SudanWikimedians of the LevantWikimedia IsraelWikimedia MAWikiDZ (Algeria)Wikimedia ArgentinaWikimedia FranceWikimedia Deutschland for German Online-Community (Wikipedia)Wikimedia NorgeWikimedia User Group of Aotearoa New ZealandWikimedians of CameroonWikimedia Community User Group Côte d'IvoireWikimedia User Group Guinea ConakryCommunity in SénégalWikimedia United KingdomWikimedia EspañaSan Diego Wikimedians User GroupWikimujeres User GroupAfroCROWDWikimedians for Sustainable DevelopmentLes sans pagEsIberocoopWikiDonneWikimedia TaiwanWikimedia NYCWikimedia District of ColumbiaWikimedia AustraliaPhilippine Wikimedia CommunityHablon User Group of Wikimedians in the PhilippinesWikimedia Community User Group Hong KongWikimedia TaiwanWest Bengal Wikimedians User GroupWikimedia Community User Group MalaysiaWikimedia IndonesiaWest African Strategy MeetupESEAPArt+FeminismWiki Cemeteries User GroupAccess to Knowledge (A2K)Access to Knowledge (A2K)Myanmar Wikimedia Community User GroupCeltic KnotWikimedians in Residence Exchange NetworkWALRUSWikimedia TanzaniaWikimedia SverigeVietnam Wikimedians User GroupWikimedia Nigeria Foundation Inc.Wikimedia Community User Group UgandaWikimedians of Santali Language User GroupJenga Wikipedia ya KiswahiliWikimedia LGBT+Wikimedia NederlandWikipedia & Education User GroupWikimedia Community User Group KenyaIgbo Wikimedians User GroupArabic-speaking communityWikimedia Ghana User GroupWest African Strategy MeetupGlobal Open Initiative

ndabere

Main article: Nkọwa ihe omume

Iji mee mgbanwe site na mbipụta nke ndụmọdụ na mmejuputa ha, anyị chọrọ atụmatụ. Iji mepụta atụmatụ a, mmemme mebere mmegharị ga-amalite na Septemba. Anyị ga-eji ụkpụrụ nke Movement Strategy dị ka ụkpụrụ nduzi iji hụ na atụmatụ a ga-agụnye ma nyekwa ndị na-eme ngagharị anyị dị iche iche ike n'ahapụghị onye ọ bụla.

Anyi tụfuru ohere iji rụọ ọrụ na mgbanwe a na mmejuputa ọnụ n'onwe na Mgbakọ Wikimedia. Ma anyị nwetara ohere iji tinye ọnụ ọgụgụ dị elu na profaịlụ dị iche iche nke ndị sonyere. Isonye na ndị ntinye aka n'ịntanetị, obodo ndị nrụpụta teknụzụ, yana otu ndị ọrụ pere mpe na usoro nhazi ga-abụ ihe kacha mkpa.

Mmekọrịta mebere nke ọma na ọnụ ọgụgụ dị elu nke ndị sonyere nwere ike bụrụ ihe ịma aka. A kpọkọtara otu Design Group iji nyere aka kwado maka mkparịta ụka mgbanwe mgbanwe. Otu a nwere ndị otu obodo na-egosipụta akụkụ dị iche iche na echiche nke mmegharị ahụ (lee usoro nhọrọ). Ndị na-emepụta ihe na-ejikọta atụmatụ dị elu maka ihe omume mgbanwe mgbanwe na mkparịta ụka zuru ụwa ọnụ.

Usoro oge iheomume

June asato - June iri abuo na otu

Afo Pụkụ abụọ na iri abụo

kpọọ maka nhọpụta maka otu imewe

June Iri abuo na abuo - mbubreyo julai

Afo Pụkụ abụọ na iri abụo

Mkparịta ụka chepụta na imewe mepere emepe na mmegharị ka ukwuu

mmalite August

Afo Pụkụ abụọ na iri abụo

Atụmatụ nhazi maka mmemme ịntanetị ekesara maka nzaghachi obodo

August ruo Septemba

Afo Pụkụ abụọ na iri abụo

Atụmatụ maka mmemme ịntanetị emechaala ma tinye ya n'ọrụ

Septemba ruo Ọktọba

Afo Pụkụ abụọ na iri abụo

Ihe omume nkwadebe na ibu ụzọ

Nọvemba ruo Jenụwarị

Afo Pụkụ abụọ na iri abụo - Afo Pụkụ abụọ na iri na otu

Mkparịta ụka zuru ụwa ọnụ iji mepụta atụmatụ mmejuputa (ọnwa 18).

Jenụwarị ruo February

Afo Pụkụ abụọ na iri otu

Ihe omume na-esote na mgbanwe na mmejuputa

Akụrụngwa

pọdkastị

Audio Nkeji ano: Kayode Yussuf (help | download | file info)
Audio Nkeji ato: Sherry Antoine (10.33MB, help | download | file info)
Audio Episode abụọ Rupika Sharma, akụkụ abụọ nke abụọ (5.89MB, help | download | file info)
Audio Nkeji abụọ: Rupika Sharma, akụkụ otu nke abụọ (9.28MB, help | download | file info)
Audio Nkeji otu: Jerrie Kumalah (8.17MB, help | download | file info)

PDFs