Jump to content

Teknụzụ/Akụkọ ozi

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Tech/News and the translation is 78% complete.


Nnyocha na nghọta ọrụ teknụzụ niile na-eme na gburugburu Njem Wikimedia bụ ọrụ siri ike ma na-ewe oge.
Site na ịdenye aha na Tech News, ị nwere ike inye aka nyochaa mgbanwe ngwanrọ ndị na-adịbeghị anya nwere ike imetụta ndị Wikimedian, ma nweta nchịkọta ozi kwa izu na ibe okwu gị, na-enweghị okwu teknụzụ.




Nweta ozi Teknụzụ

Debanye maka ịnata ozi

400pxx293pxpx
E nwere ọtụtụ ụzọ iji nata Ozi Teknụzụ:


Gụọ ma ọ bụ Kesaa ozi gbasara Akụkọ Technụzụ

400pxx293pxpx
A na-ebipụtozi Akụkọ Teknụzụ kwa izu. Ị nwere ike:




Nyeaka ide akụkọ Ozi gbasara Teknụzụ

Dee ma mee ka ọ dị mfe nghọta

Do add material to Tech News! Any additions are always very welcome.

Add information, even if you are not sure it's vital or important. It is better to remove something later than to miss information that should have been included.

Buru na obi mgbe ị na-eme ndezi:

  • Jiri asụsụ dị mfe, nke na-abụghị nke teknụzụ;
  • Jiri okwu dị mkpirikpi, nke a na-anụkarị na olu ngwaa na enye nkọwa onye n'ekwu;
  • Jiri <abbr> maka ímé okwu adị mkpirisi na acronyms;
  • Debe ederede ka ọ dị mkpirikpi (ọ bụghị karịa ahịrịokwu abụọ dị mkpirisi);
  • Nkokọ na nkọwa, ọdịnaya a pụrụ ịsụgharị nke ọma na wiki, na nkokọ kachasị mkpa mbụ
  • Jigharịa ([[File:Octicons-sync.svg|12px|link=|class=skin-invert]]) maka ihe ndị dị n'ọtụtụ na mbipụta nke akwụkwọ akụkọ (ụdị MediaWiki ọhụrụ, nzukọ ụfọdụ) na $advance maka ihe ndị dịtụ elu ezubere maka ndị editọ teknụzụ.
Lebara mgbanwe anya
Lelee isi mmalite ozi ndị a. Họrọ ndị ị ghọtara ma nwee ahụ iru ala na ha: ọ bụrụ na ị ghọtara koodu, ị nwere ike ile anya na nkwekọrịta, dịka ọmụmaatụ, ịchịkọta mkparịta ụka ndepụta ozi nwere ike ịdị mfe nye onye na-adịghị ede koodu:


Mee nhọrọ ozi

From those sources, select what you think is relevant:

  • for Wikimedians without specialized technical knowledge, who may otherwise not learn about technical changes that may affect them;
  • for people who relay these news to their fellow editors, like village pumps or noticeboards.

Add material to the next summary.

Any contribution is useful, even just adding a link. Other contributors can help write or simplify a longer description later.

Malite

The next issue is scheduled for publication on 2025-05-12.


Translate and localize
Enwere ike ịsụgharị nchịkọta niile kwa izu. Ọ bụrụ na ị nwere ike ide ihe karịrị otu asụsụ, biko tụlee ịsụgharị nchịkọta, maka abamuru nke ndị nchịkọta ibe gị. Mbipụta izu na-esote ga-adị njikere maka ntụgharị na Friday, ngwụcha UTC ụbọchị .
Chọta ndị ntinye aka
Kpọọ ndị ọzọ dị njikere inye aka na Tech News, ka onye ọ bụla wee rụọ ọrụ dịtụ ala.