Translations:Help:Unified login/68/ig
Appearance
Ikike onye ọrụ na-abụkarị nke mpaghara, nke pụtara na ndị nchịkwa enweghị ohere nchịkwa ebe niile. Enwere ike ịrịọ ndị otu zuru ụwa ọnụ dịka Global rollback, sysop zuru ụwa ọnụ, ndị editọ interface zuru ụwa ọnụ na nhapụ mkpọchi IP zuru ụwa ọnụ na Arịrịọ maka ịbụ onye nlekọta/ikike zuru ụwa ọnụ.