Translations:West Africa Strategy Meetup 2020/16/ig

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki

Anyi na atu anya na otu ndi nọ na Afrika ga ahazi nzukọ nke ha tupu enwe nzukọ nke mmadu zuru ọha ga abia nke a ga-eme na ọnwa Novemba, na ụbọchị 21 na 22, na afọ 2020.Emecha nzụkọ ndi otu ndia, ndi nchikọ otu ndia ga agbakọta aka ma hazie nzụkọ ọzọ tupu ma ọbụ mgbe ihe omume nzụkọ nke zụrụ oha gasiri.