User:Keegan (WMF)/EGCharter closing/ig
Appearance
Votu maka mgbanwe ndị a tụrụ aro na ntuziaka UCoC na U4C Charter
Oge ịtụ vootu maka ntụzigharị na ntuziaka mmejuputa ụkpụrụ omume zuru ụwa ọnụ na Ndetu U4C na-emechi na abalị 1 nke ọnwa Mee 2025 na 23:59 UTC (chọta na mpaghara oge gị). Gụọ ozi maka otu esi eso wee gụọ atụmatụ a tupu ịtụ vootu na ibe UCoC na Meta-wiki.
Kọmiti na-ahụ maka ụkpụrụ omume zuru ụwa ọnụ (U4C) bụ otu zuru ụwa ọnụ raara onwe ya nye inye mmezu ziri ezi na nke na-agbanwe agbanwe nke UCoC. U4C mere atụmatụ ma mejuputa nyocha a kwa afọ. Maka ozi ndị ọzọ na ibu ọrụ nke U4C, i nwere ike nyochaa U4C Charter.
Biko kesaa ozi a na ndị otu gị n'asụsụ gị, dịka o kwesịrị, ka ha wee nwee ike isonye.
Na imekọ ihe ọnụ na U4C --