Jump to content

User:Keegan (WMF)/U4C eligible voter/ig

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page User:Keegan (WMF)/U4C eligible voter and the translation is 100% complete.
I nwere ike tozuo ibinye aka na nhọpụta U4C

Ana m akpọtụrụ gị n'ihi na ị tụburu vootu na ntuli aka metụtara Kọmiti na-ahụ maka ụkpụrụ omume zuru ụwa ọnụ (U4C). Ị nwere ike ị tozuo ịtụ vootu na ntuli aka U4C dị ugbu a, nke na-emeghe ugbu a ma mechie na 2 June 2026. Ị nwere ike ịchọta ihe ndị ọzọ gbasara ndị na-eme ntuli aka na ntuli aka na akwụkwọ ntuli aka na Meta, na site n'ebe ahụ ị nwere ike ịnweta votu n'onwe ya. Iso gị na ntuli aka ndị a dị mkpa na ọchịchị obodo Wikimedia, a na-enwekwa ekele maka oge gị ji mụta gbasara ndị a ga-eme ntuli aka na ịtụ vootu.

-- Na mmekọrịta ya na U4C