Volunteer Supporters Network/Sonye

Ị chọrọ isonye n'ọrụ na VSN? Ya bụ n'Ị nọ n'ebe I kwesịrị!
Òtù ndị Ndụmọdụ
Dịka otu n'ime emume pilot program nke òtù a nke na-aga n'ihu n'etiti afọ 2025 na 2026, nakwa iji kwado nchịkwa nke ji ahụ, anyị guzobere òtù ndị ndụmọdụ na ngwụcha afọ 2025. N'okwụ gbasara hubs na hub pilots, VSN dịka ọ dị ugbu a na-eji usoro "ligh-touch" na nchịkwa ya, nke kwesịrị ọrụ anyị na-arụ, nakwa na òtù ndị ndụmọdụ ahụ ka e bu n'obi na ha ga-akwado nke a
Ụkpụrụ niile nke òtù ahụ dị ebea. Akwụkwọ a ga-edeju iji gosi mmasị isonye na òtù ndị ndụmọdụ ahụ [ebe a]
Ihe ndị ọzọ gbasara òtù ndị ndụmọdụ ahụ, gụnyere ozi gbasara ịbụ onye òtù, na akụkọ ka o si mee gbasara ọgbakọ ndị e meburu eme, ka e nwere ike ịhụ ebe a.
Òtù Ndị Isi
Rupal Karia
Rupal bụrịị onye nlekọta mgbasa ozi na nchịkwa obodo na Wikimedia UK kemgbe afọ 2023 ma na-akwadokwa ndị isi nke Volunteer Supporters Network (VSN)
Robert Obiri
Robert bụ onye isi ọrụ maka VSN n'ise ọhụrụ, ma bụrụkwa onye na-arụsi ọrụ ike na Wikimedia Ghana UserGroup. Ọ bụ onye guzobere ma burukwa onye ndú nke òtù Fante Wikimedia Community ma na-arụ ọrụ dịka onye òtù nke kọmitii Affiliations nakwa kọmitii nke Conférence Grants
Vic Sfriso
Vic bụ otu n'ime ndị ndú nke VSN, bụrụ onye isi nke emume Community and Advocacy Program na Wikimedia Argentina kemgbe 2022, na onye isi emume na Wikimedia LGBTQ+.
Sara Thomas
Sara bụ otu n'ime ndị ndú nke VSN, ma bụrụkwa onye isi emume na Wikimedia UK. Tupu nke a, ọ bụbuuru onye nchịkwa emume na Scotland maka Wikimedia UKyana Wikimédia in Residence na Museums Galleries Scotland nakwa kansul Library and Information nke Scotland.
-
Rupal Karia
-
Robert Obiri
-
Vic Sfriso
-
Sara Thomas
Ndị Òtù
Ị na-arụ ọrụ na volunteer Support dịka onye òtù nke òtù Wiki nsonye ọbụla? Sonye ma bụrụ onye òtù Volunteer Supporters Network. Biko zigara vsn-org
wikimail.info ozi-e gụnyere aha gị, òtù Wiki Ị nọ na ya na ọrụ gị.
- Ndepụta aha Ndị Òtù VSN
- Marta Erica Arosio, GLAM and community support, Wikimedia Italia
- Erica Azzellini, Liaison, Wiki Movement Brazil User Group
- Claude Beier, Project Manager Volunteer Engagement, Wikimedia Deutschland
- Adélaïde Calais, Project Manager for Francophonie and Minority Languages, Wikimédia France
- Paula Domínguez Font, Community Engagement Manager, Wikimedistas de Uruguay
- Sandro Halank, Senior Project Manager Volunteer Engagement, Wikimedia Deutschland
- Luc Hervier, Volunteer Officer, Wikimédia France
- Magdalena Horn-Costolloe, Project Manager Volunteer Engagement, Wikimedia Deutschland
- Christoph Jackel, Project Manager Communities, Education, Science, Culture, Wikimedia Deutschland
- Anisa Kuci, OpenStreetMap and community support, Wikimedia Italia
- Ulrich Lantermann, Community Manager (German), Wikimedia CH [1][2]
- Marek Lewandowski, Event Expert, Wikimedia Polska
- Raimund Liebert, Head of Programs, Wikimedia Österreich [1][2][3]
- Ivana Madžarević, Project Manager and Community Support, Wikimedia Serbia
- Karla Marte, Programme Evaluation Assistant, Wikimedia UK
- Richard Nevell, Programme Coordinator, Wikimedia UK
- Rubén Ojeda, Project Manager, Wikimedia España
- Martin Rulsch, Project Manager Volunteer Engagement, Wikimedia Deutschland
- Samat, Community and Project Manager, Wikimédia Magyarország
- Vic Sfriso, Community Program Manager, Wikimedia Argentina [1][2]
- Tania Solá, Community Officer, Wikimedia México
- Sara Thomas, Programme Manager, Wikimedia UK[1][2]
- Carla Toro, Community Engagement and New Users Officer, Wikimedia Chile
- Ilario Valdelli, Innovation Programme Lead, Wikimedia CH
- Manfred Werner, Project Manager, Wikimedia Österreich
- Maurus Achermann, Community Lead, Wikimedia Switzerland
- Małgorzata Gramatnikowska, Senior Community Support Specialist, Wikimedia Polska
- Ada Jakubowska, Senior Technical Support Specialist, Wikimedia Polska
- Maju Planas, Community Program Assistant, Wikimedia Argentina [1][2]
- Damian Kujawa, Team Assistant, Wikimedia Polska
- Edward ambele, Community Program Manager, Wikimedia Tanzania
- Natalia Szafran-Kozakowska, Senior Global Movement Communications Specialist (Europe), Wikimedia Foundation
- Lucas Piantá, Movement Strategy Analyst, Wiki Movimento Brasil
- Julian Cueto,WIR, Wikimedistas de la Universidad Nacional de La Plata
- Aldéric Stähli, Community Manager at Wikimedia CH
- Dorine Barth, Community Manager at Wikimedia CH
- Mandy Okereke, Project Assistant Volunteer Engagement at Wikimedia Deutschland
- Rupal Karia, Outreach & Community Coordinator, Wikimedia UK
- Chinthanie Dissanayake, Volunteer Task Force Coordinator, Wiki Project Med Foundation
- Naira Abal, Wikimedistas de Bolivia
- Chelsea Chiovelli, Program Officer, Wikimedia Canada
- Robert Obiri, Wikimedia Ghana User Group
- Pascal Dangoisse, Program Officer, Wikimedia Canada
- Ndị Bụbu Ndị Òtù VSN
Aha ndị dị ebe a bụ ndị òtù nọ na ya ugbua, biko etinyekwala aha gị.
- Jon Harald Søby, Project Manager, Wikimedia Norge
Ndị Ọrụ njikọ
Ị bụ onye Wikimedia na-arụsi ọrụ ike na Volunteer Support ma bụrụkwa onye gị na òtù Wiki gị dị n'udo? I nwere ike itinye akwụkwọ ịbụ onye ọrụ njikọ nke Volunteer Supporters Network. Ndị ọrụ njikọ nwere ike ịbụ ndị ọrụ afọ ofufo nakwa ndị ọrụ na Wikimedia Foundation.
Biko kpọtụrụ onye òtù ọbụla nke Volunteer Supporters Network (lee ndetu aha ndị òtù n'elu) ma gwa anyị ihe ụfọdụ maka ihe ndị Ị megasịrịla na volunteer Support
- Ndetu aha nke Ndị Ọrụ Njikọ nke VSN
- Alhassan Mohammed Awal, Communications Manager of the Dagbani Wikimedians User Group and Co-lead for Dagaare Wikimedia Community
- Michelle Boon, Wikimedian from the Netherlands
- Stephen Dakyi, editor and event organizer from Ghana, founder of DABY Foundation
- Dnshitobu, trainer of trainees for the Dagbani Wikimedians User Group and the Gurene Wikimedia Community
- Quiddity, Senior Movement Communications Specialist (Product & Tech), Wikimedia Foundation
- Jessica Stephenson, Lead Learning and Evaluation Program Officer, Wikimedia Foundation
- Ngangaesther, Wikipedia community user group Kenya.
- Benoît Evellin, Movement Communications Specialist (Product & Tech), Wikimedia Foundation
- Bile René Wikimedian from Cameroon, Wiki Wake Up Africa Trainer
- Amarachi Doris Okoro Wikimedia User Group Nigeria
- Aborisade Adetola- Learning and Evaluation Officer at Wikimedia User Group Nigeria
- Saliou Abdou Wikimedia User Group Benin
- Lucy Iwuala Igbo Wikimedians User Group
- Chinonso Chidi Igbo Wikimedians User Group
- Dev Jadiya Wiki Club SATI
- Nayra Abal Camargo - Wikimedistas de Bolivia
- Hilary Ogali- Igbo Wikimedia User Group, Igala Wikimedia Community
- Sylvaline Uchechi Igbo Wikimedia User Group
- Goodness Ignatius - Wiki Niger Delta Heritage Collective
- Dappa Solomon - Wiki Niger Delta Heritage Collective
- Adeyinka Ekundayo - Wikimedia User Group Nigeria and Wiki Women Africa
- Gilbert Ndihokubwayo - Wikimedia Community User Group Burundi
- Ndị Bụbu Ndị Ọrụ Njikọ nke VSN
Aha ndị dị ebe a bụ ndị òtù nọ na ya ugbua, biko etinyekwala aha gị.
