Wiki Loves Women/SheSaid/SheSaid 2024
Nchepụta #SheSaid, bụ akukụ nke atụmatụ Wiki Loves Women, n'aja Ụmụ nwanyị bụ isi ike site n' ilekwasị anya na mpụta ìhè ha site na nkepụta na mmeziwanye Ndenye Wikiquote metụtara ha.
Kemgbe mmalite ya na October 2020, mkpọsa #SheSaid na Wikiquote enwetala ọmarịcha ihe ịga nke ọma. Ka ọ na-erule Jenụwarị 5th, 2021, ọ nyere aka na mkpokọta akụkọ ọhụrụ ma ọ bụ nke emelitere dị Narị asato na iri isii na asaa n'ofe asụsụ asaa nke nwere ndenye ọhụrụ. N'ime asụsụ ndị ahụ, Italian Wikiquote pụtara dị ka onye ndu doro anya, yana nnweta edemede Narị anọ na ise , ebe nke sochiri anya bụ Wikiquote nke Ukraine na nwere edemede Otu narị na iri asatọ na asaa nakwa nke French nwere edemede otu Narị na ise . Mpụtaara a pụtara ìhè bụ ihe ịtụnanya n'ezie, anyị na-agbatịkwa ekele anyị maka ịkwalite olu ụmụ nwanyị.
N'ịkwado na ihe ịga nke ọma a, Na 2021', mbipụta nke abụọ nke mkpọsa ahụ gosipụtara na ọ nwere mmeri, butere imepụta ntinye otu puku na narị ise karịa nke Wikiquote n'ofe asụsụ itoolu yana ọtụtụ ndenye na-anatakwa mmezi. Italian'Tagalog pụtara dị ka asụsụ ndị kacha arụsi ọrụ ike n'oge mbipụta a, na-enye aka n'ihu n'ọrụ nke igosi olu ụmụ nwanyị.
Na 2022, ndị òtù WLW team nwere Obi ụtọ ihiwe Ogo nke atọ nke mkpọsa a nke nwere mpụtara edemede +4158 ekeputara ma dezie edemede +1918.
Na 2023, mkpọsa nwere mpụtara nke edemede +5555 ekeputara ma edemede +1766 edoziri.
N' ihe ihe ịga nke ọma ya dị ịtụ n' anya , Mkpọsa She said ga apụta ihe na agba nke afọ ise, nke ga-ewre ọnọdụ na ọnwa Septemba abalị mbụ ruo December 31st, 2024. Site n'ilekwasị anya na ihe omume ndị gara aga, mkpọsa a n'afọ ụkwụ n' Ebumnuche ya bụ mgbalị n' imeziwanye mpụta ihe nke ụmụ nwanyị site n'ikepụta na imezi Ndenye Wikikwotu metutara ọrụ na mgbalị ha.
Results of SheSaid 2024
The SheSaid 2024 resulted in 11,029 new or improved articles (10,091 new and 938 improved) across 19 languages as followingː
Figures collected on the 14th of January 2024.
- Arabic Wikiquote: 388 new, 4 improved
- Banjar Wikiquote: 62 new, 0 improved
- Bengali Wikiquote: 15 new, 11 improved
- Central Bikol (bcl): 1 new, 1 improved
- Tagalog (tl): 128 new, 102 improved
- Dutch Wikiquote: 28 new, 5 improved
- English Wikiquote: 1,186 new, 406 improved
- Fante Wikiquote (Incubator): 629 new or improved
- French Wikiquote: 730 new, 219 improved
- German Wikiquote: 5 new, 5 improved
- Gungbe Wikiquote: 41 new, 0 improved
- Hausa Wikiquote (Incubator): 1,921 new or improved
- Igbo Wikiquote: 1,288 new, 148 improved
- Italian Wikiquote: 295 new, 13 improved
- Serbian Wikiquote: 66 new, 9 improved
- Setswana Wikiquote (Incubator): 3,039 new or improved
- Spanish Wikiquote: 32 new, 5 improved
- Telugu Wikiquote: 128 new or improved
- Ukrainian Wikiquote: 110 new, 9 improved
Nhiwe
- Mee: Ịkpọ oku maka arịrịọ ego ọrụ -
Done
- June, 1st:' Ụbọchị ikpeazụ iji debanye akwụkwọ maka arịrịọ ego ọrụ (Cycle67) -
Done
- Septemba, 1st:' Ụbọchị ikpeazụ iji debanye akwụkwọ maka arịrịọ ego ọrụ (Cycle7) -
Done
- September, 1st: Malite mkposa -
Done
- SheSaid Launch: Wednesday, 4th September 2024
- Office Hour: How to track results? (English): Thursday, 5th December 2024
- Office Hour: Comment suivre les résultats? (French): Friday, 6th December 2024
- October - November: #SheSaid webinars -
Done
- October - December: #SheSaid Ihe omume ọgbakọ otu -
Done
- December, 31st: Ngwụcha mkposa -
Done
Ngalaba Òtù asụsụ ndị nsonye : GAA EBE AHU KA ISONYE
Biko tinye naanị asụsụ ndị a ebe a:
- SheSaid on the Arabic Wikiquote
- SheSaid on the Assamese Wikiquote
- SheSaid on the Banjar Wikiquote
- SheSaid on the Bengali Wikiquote
- SheSaid on the Catalan Wikiquote
- SheSaid on the Central Bikol (bcl) and Tagalog (tl)
- SheSaid on the Dutch Wikiquote
- SheSaid on the English Wikiquote
- SheSaid on the Fante Wikiquote (Incubator)
- SheSaid on the French Wikiquote
- SheSaid on the German Wikiquote
- SheSaid on the Gungbe Wikiquote
- SheSaid on the Hausa Wikiquote (Incubator)
- SheSaid on the Igbo Wikiquote
- SheSaid on the Italian Wikiquote
- SheSaid on the Serbian Wikiquote
- SheSaid on the Setswana Wikiquote (Incubator)
- SheSaid on the Slovene Wikiquote
- SheSaid on the Spanish Wikiquote
- SheSaid on the Swahili Wikiquote
- SheSaid on the Telugu Wikiquote
- SheSaid on the Ukrainian Wikiquote
Sonye n'ihe a na-eme
A bụm onye Ọhụụ
Nzọụkwụ dị mfe ị ga-eme mgbe ị na-enye aka na Wikiquote bụ:
- Ndebanye aha na ọrụ Wikimedia.
- Chọọ ihe ndị ụmụ nwanyị ama ama kwuru n'ịntanetị (na-edekọ ebe ị chọtara ihe ndị a ikọwapụtara).
- Lelee mmeghe a na otu esi edezi na Wikiquote.
- Tinye ihe ndị ahụ e kwuru na Wikiquote ma hụ na e nwere akụkọ ndụ dị mkpirikpi banyere nwanyị ị na-egosi.
- Chetakwa iji #tag hashtag na Ndepụta nchịkọta ihe imere ka anyị nwee ike ịchọta ya!
- A ga-enweta ihe ndị a pụrụ ịdabere na ha, ya bụ na, ebe akụkọ, akwụkwọ akụkọ, akwụkwọ ọgụgụ, wdg.
- Tinye njikọ na ede dibia nke ebe isi dee na ntinye aka gị.
- Soro mkpọsa #SheSaid na Facebook ma ọ bụ Twitter @WikiLovesWomen
A bụ onye Nsonye Wikimedia
- Nke mbụ, biko tinye aha gị (ọ dịchaghị mkpa ma ọ dị mma ịhụ onye nwere mmasị inyere aka 🙂)
- Ịchọrọ ịmara maka Wikiquote nke ọma! Lelee webinars etinyere n'okpuru!
- Kesaa postcard ndị e mepụtara na 2024, mepụta akara akwụkwọ ma ọ bụ postcard.
- Sonye nchepụta a na ngalaba Òtù asụsụ Wikikwotu gị site n'itinye kwotu ma jiri #SheSaid hashtag na ndepụta nchịkọta ihe imere!
- Kesaa ntinye aka ị gbakwunyere na mgbasa ozi mmekọrịta na #SheSaid
- Soro mkpọsa #SheSaid na Facebook ma ọ bụ Twitter @WikiLovesWomen
Ndị Affiliate na User group Sonyeerenu
Biko tinye naanị otu mmekọ gị ma ọ bụ otu ọrụ gị ebe a:
- Global WikiEducation Initiative
- Wikimedia UAE
- Maghreb Region
- Fante Wikimedians Community
- Igbo Wikimedians User Group
- WikiDonne User Group (itwq page)
- Wikimedia Community User Group Sénégal
- Wikimedia Community User Group Kenya
- Wikimedians of Cameroon User Group
- Wikimedians of Democratic Republic of Congo User Group
- Wikimedia Serbia
- Wikimedia Ukrain
- Wikimedia Togo
- Wikimedia Tchad
- Wikimédiens du Bénin User Group
- WikiAdvocates Philippines
- Hausa Wikimedians User Group
- Wikimedia Community User Group Botswana
Ọ masịrị gị?
Debanye aha gị, jiri ~~~~
, i.e. tildes anọ, gụnyekwara ntinye okwu ọbụla ịchọrọ ikwuputa.
Ibe nzikọrịta ozi
Ndị otu Wiki Loves Women nwere obi ụtọ inye nhọrọ dị iche iche maka mgbasa ozi mmekọrịta, postcard, na akwụkwọ edemede. Anyị na-agba gị ume iji ha mee ihe n'ụzọ na-amasị gị n'enweghị ihe mgbochi ọ bụla.
For help and access to templates on Canva, please get in touch with Afek91
Njikọ nke kategori SheSaid 2024 visuals
Social Media Visuals
Bookmarks
Postcards
Slides
Below are slides for your presentations or use this presentation translated in Arabic, French, and English for use in your training sessions, if needed.