Wikimedia Foundation/Iwu/Nhọpụta Komittii
' kọmitii ndị ọrụ afọ ofufo bụ akụkụ buru ibu nke mejupútara Otu Wikimedia. Ndị ọrụ afọ ofufo nọ n'otu anyị na-arụ ọrụ ọ bụla, site na idezi ọdịnaya, gaa na ịhazi mmemme, ruo n'ụzọ niile ruo n'ịkwado Otu site na ọrụ nduzi. Ọrụ iduzi ndị a gbara gị gburugburu—ndị nchịkwa, ndị enyem ndụmọdụ, ndị nlekọta na ndị otu kọmitii afọ ofufo.
Kwa afọ, ọtụtụ n'ime kọmitii nke òtù a na-achọ ndị ọrụ afọ ofufo ọhụrụ, nke a na-ahụkarị site na Ọktoba ruo Disemba.
Gụkwuo ihe ndị ọzọ gbasara kọmitii na ibe Meta-wiki ha:
Zigara cst@wikimedia.org ozi ewmailu gbasara ajụjụ ọ bụla ị nwere ike ịnwe ma ọ bụ biputa ya na ibe okwu. Mekwa a ka ozi aru ndị ọrụ ọ bụla ị chere nwere ike iwee mmasị ma ọ bụ tozuru etozu. Daalụ!
== Nzitebata ozi anamachọ isonye gị ==
Ọ bụrụ na ị nwere mmasị itinye akwụkwọ nsonye na kọmitii Ombuds ma ọ bụ Kọmitii Case Review biko zite akwụkwọ anam,achọ nsonye gị site na iji fọm a. A gaghị ebipụta akwụkwọ maka kọmitii Ombuds na Kọmitii Case Review na Meta-wiki.
Please note that an account sign up is required in order to submit the form and receive a response about your application. You will be asked for your full name (you can enter your username) and your email address. You can also apply via email (see below).
Ndị otu kọmitii atọ a ka achọrọ ka ha bịanye aka na akwụkwọ Nkwekọrịta maka ozi n'abụghị nke ọha na eze ga-ahụ ma ha ga-adịkwa njikere irube isi na atumatu bọọdụ Wikimedia Foundation kwesịrị ekwesị (dị ka Nnweta amụma ozi na-abụghị nke ọha na Foundation privacy policy) ọkwa ndị a na-atụ anya na ndị chọrọ ya ga bụ nke nwere oke ezi uche na ntụkwasị obi. Ndị otu ga-abụrịrị nd gbara ihe karịrị afọ iri na asatọ.
Ụzọ ntinye ọzọ nke Ombuds kọmishọn ma ọ bụ kọmitii Case Review
Ọ bụrụ na fọm anaghị arụ ọrụ ma ọ bụ na ịchọghị iji fọm a ezibata ozi gi, biko ziga ozi na emailu ndị a.
OC - ca@wikimedia.org
CRC - legal@wikimedia.org
- Aha njirimara gị na nkokọ nke ibe njirimara gị
- Ọrụ ndị ị na-arụ
- Asụsụ ị na-asụ /ma ọ bụ na ede na ọkwa ọsụsụ gị (biko gbalịa gbakwunye Bekee)
- Mmụtaarala ọ bụla ị nweerela na nsonye gị na kọmitii, na otu a ma ọ bụ ebe ọzọ
- Ihe iche banyere nkà, mmụtaarala, ma ọ bụ echiche ị nwere ike iweta na kọmitii a, ma ọ bụrụ na a họpụta gị
- Ozi ọ bụla ọzọ ị chere dị mkpa
- Nkwado na mkpebi gị maka oge na mgbalị achọrọ maka ọrụ kọmitii dị iche iche
- naanị na Ombuds Commission : mmụtaarala ọ bụla ị nwere na ngwa nnyocha ma ọ bụ ngwa nleba anya