Jump to content

Ntuliaka nke Wikimedia Foundation/2024/Ịma ọkwa/Ime Ntuliaka ga-emechi

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2025/Announcement/Voting period to close and the translation is 100% complete.

Ọ fọrọ naanị Awa iri abụọ na anọ: Oge nhọpụta 2025 Board of Trustees imechi

Ndewo,

Ncheta na oge atụm Vootu maka nhọpụta ndị Board of Trustees nke afọ a ga-emechi na awa iri abụọ na anọ. Ọ bụrụ na imebeghi ntuliaka, gbaa mbọ hụ na ikwuru uche gi – gaa na SecurePoll voting page ka ímé ntuliaka ugbu a. A na m ekele onye ọ bụla tụọrala Vootu.

A ga-ekwupụta rịzọlt mbido n'ime izu ole na ole ka ndị nnyocha mechara ọrụ ha. Nhọpụta zuru okè nke ndị nlekọta ọhụrụ bụ nke a ga-eme n'ime ọnwa Disemba 2025. Data emepụtara n'oge ntuli aka ga-abụ nke a ga- ebipụta mgbe ekwuputara mpụtara ikpeazụ.

Atụm Vootu ga-emechi na 23:59 UTC nke abalị iri abụọ na abụọ nkè ọnwa Ọktoba, 2025

Ya gazie

Abhishek Suryawanshi
Onye isi oche, Kọmitii Ntuliaka