Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ntuziaka ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
Ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ ga emeriịri ihe a
- Ga akwanyere Universal Code of Conduct ugwu ma sopụrụ iwu Friendly Space Policy;
- Bipụta ọdịnaya banyere ndọrọndọrọ ọchịchị ha na ihe omume ntuliaka naanị na ịntanetị ebe ndị na-ahazi ebe ahụ nabatara ya.
- Zaa ajụjụ niile achọrọ ka i wee tozuo ịzọ ọkwa.
- Gosipụta ọnọdụ ọ bụla achọpụtara, nwere ike ime n'ihu ma ọ bụ esemokwu nke mmasị nwere ike imetụta ọrụ ha na gburugburu ebe ọrụ Wikimedia;
- gbasa ozi ntuliaka gị dịka onwe, ọ bụghị dịka otu ndị na-eme ntuliaka; na
- Soro ntuziaka nke isonye na mmemme dịka ndị na-ahazi mmemme siri hazie ya (ya bụ, ọ bụrụ na ndị na-ahazi na-arịọ ndị na-eme ntuliaka ka ha ghara ime nkwusa nkwado ntuliaka, okwesịrị ịkwanyere ya ugwu).
A na-atụ anya na ndị na-adọ ndoro-ndoro ochichi ga:
- Gaa nnọkọ Mkparịtaụka ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke kọmitii ntuliaka haziri na nchịkọta ndị a na-eme ntuliaka.
Ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ agaghị
- aga nzukọ ngalaba otu metụtara ntuliaka ndị Bọọdụ[1] na-enweghị nkwado mbụ n'aka Kọmitii ntuli aka. Kọmiti ahụ ga-anabatakarị ịbịa ọgbakọ mana ha nwere ike tinye oke ma ọ bụrụ na ọdịdị, nha, ma ọ bụ ọnụ ọgụgụ nke ihe omume ga-abụ ihe na-ezighi ezi nye ndị ọzọ ga-eme ntuliaka. Arịrịọ ọbịbịa ga-abụrịrị nke emere n'oge dị mma.
- Jiri nkwupụta ndoro-ndoro ha[2]iji jikọta listi nkwado ma ọ bụ ọdịnaya pụtara iji gbochie ọnụ ọgụgụ okwu (dịka blọgụ, Doc Google , peeji, wdg).[3]
Reporting violations of these guidelines
An election violation report (“complaint”) should cover the following information:
- Which candidate(s) violated the campaign rules;
- When the violation happened/first observed;
- Whether the violation happened online, offline, in a space hosted by a third party, or a mix of spaces;
- Any evidence supporting the complaint
- Preferably linking to the original source of that material
- Screenshots can be provided if original source is not accessible publicly
- A summary of the reasoning for the submission of this complaint.
Credibility and verifiability of a complaint should be investigated thoroughly. To help the Elections Committee in quickly assessing whether a complaint is credible or not, complainants are encouraged to state which campaign rule(s) that they allege the candidate has violated – although this is not a requirement, since the Elections Committee is ultimately responsible to decide on which violation(s) that they will charge to the candidate. Complaints that are known to be submitted in bad faith will not be entertained.
Complaints may be submitted to:
- electcom
wikimedia.org; or - through an on-wiki submission at Talk:Elections Committee
Ihe Ndetu
- ↑ ma n'ịntanetị nakwa nke ihu na ihu
- ↑ mara amara na tinye template ga-ebuga gị na ibe onye ọrụ ọ bụla
- ↑ A na-ahapụ ndị na-azọ ọkwa ka ha jikọọ ibe ndị dị mkpa, gụnyere n'ime Wiki nakwa na profaịlụ ọrụ ha(ọmụmaatụ peeji ndị ọrụ,LinkedIn,wdg)
