Jump to content

Ntuliaka Wikimedia Foundation/2025/Ndị na-adọ ndọrọ-ndọrọ ọchịchị/Michał Buczyński

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2025/Candidates/Michał Buczyński and the translation is 100% complete.

Michał Buczyński (Aegis Maelstrom)

Aegis Maelstrom (talk meta edits global user summary CA  AE)

Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi
We did it! Guinness World Record in the longest Wikipedia editathon was both exhausting and exhaustive. :)
  • Ihe gbasara mmadụ:
    • Aha: Michał Buczyński
    • Ebe o bi: Warsaw, Poland
    • Asụsụ: Polish (native), English (fluent), German (eingerostet)
  • Ihe ndepụta:
    • Mgbe obanyere otu ndi Wikimedia: 2004
    • Wiki nke ọ na akpa ike: pl.Wikipedia, pl.Wikimedia, Meta, minor contribs elsewhere
Candidate video statement
Ngụkọta ọnụ ọgụgụ okwu nọ na ngwa ndebanye akwụkwọ niile (ajụjụ a chọrọ ka azaa + ajụjụ nhọrọ) bụ `mkpụrụokwu puku abụo na narị ise.
Ị gụọla Ntozu kacha nta nke ihe ndị a chọrọ n'aka ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ wee gosi na i mezuru ntozu kacha nta ya na ntozu ndị a chọrọ n'aka onye na-adọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị? Yes
Ị gụọla ntuziaka ndị na-adọ ọkwa nsonye n'ochichi Yes
Ajụjụ ndị a ga-azarịrị
  • A choro ajụjụ ndị a iji họrọ ndebanye anamachọ nsonye gị ka nke zuru oke. Ha ga-enyere ndị ngalaba otu aka ikpebi onye ha ga-atụrụ vootu. Ọ bụrụ na mpaghara a ezubeghị ezu malite na 23:59 ebe ọ bụla n'ụwa, na Julaị 8 (11:59 UTC, Julaị 9), agaghị eleba anamacho nsonye idebatara anya.
  • A na-atụ anya ka ndị na-adọ ndoro-ndoro nwe mmụtara nke nhiwe Wikimedia ma ọ bụ otu yiri ya.
  • Achọrọ ka ndị na-achọ nsonye na ọchịchị a nwee mmụtara na-ije ozi n'otu ndị na-eme mkpebi, dị ka bọọdụ ma ọ bụ kọmitii ma nke a ga-egosipụtakwa na ndepụta anamachọ nsonye gị. Biko nye nkọwa doro anya otu ị nwere ike gbasara afọ ndị i jeerela ozi na ozi ndị ọzọkwa.
Kedu ihe kpatara I ji chọrọ isonye na Board of Trustees Wikimedia Foundation ? Kedu ihe ị ga-enye aka mee? Kedu ihe ị ga-achọ ịmụtakwu? A na m adọ ndọrọ ndọrọ izipụta ka m si na-eche maka ọdịnihu anyị. Maka ịdị mkpa, ụkpụrụ na Njem anyị. N'oge nke ịba ụba nke nlekwasị anya n'otu aka ichiisi na nke ihe ọmụma AI-akpaaka , ụwa na-atụ anya n'aka anyị ihe karị nke anyị ji- ma a ka chọrọ nnyocha, nchịkọta na mmetụta isiokwu mpaghara nke mmadụ. Anyị - bụ ndị dị iche iche, ndị nọọrọ onwe ha na ndị bụ ndị si na ngalaba otu na onwe onye dị iche iche - nwere ike inye ọtụtụ ihe mgbe a kwadebere ha na ngwaọrụ dị mma nwere ezi nhazi. Ekwenyere m na nka na mmụtara m ga-enyere Foundation na Otu a aka ịrụ ọrụ, imepụta ihe ọhụrụ na imekwa nnukwu ihe.
Biko kọwaa mmụtara inweerala na Wikimedia (dịka ntinye aka na ọrụ Wikimedia, isonye na otu Wikimedia ma ọ bụ otu ndị mmekọ, mmemme dịka onye nhazi njem Wikimedia, ma ọ bụ isonye na otu njikọaka Wikimedia movement). Ọ na-arụsi ọrụ ike kemgbe afọ 2004, na mpaghara m dị ala, mpaghara nakwa gburugburu ụwa. * onye njikwa pl.wiki kemgbe afọ 2005, onye otu ArbCom si Polish mbụ, onye na-eme atụmatụ iwu wiki, CEE Spring, oghere a na-enwe na okikere onye na onye nkwado otu ndị ọzọ na-akwado atụmatụ nchịkọta akụkọ. * Bọọdụ WMPL kemgbe 2012 dị ka osote onyeisi oche, afọ 2018-2022 dị ka onye isi oche, ma ugbu a bụ osote onyeisi oche na odeakwụkwọ, onye nnọchi anya WM Europe na CEE Hub. Nakwa Ụdị ọrụ niile nke Wikimedia site na ọzụzụ ndị na-ahụ maka ọbá akwụkwọ gaa na nke mmekọrịta na ime ihe omume. Nke kachasị mkpa: ọkachamara na ịzụlite obere isi Wikimedia iji nye nkwado nye onyeọrụ Wikimedia, GLAM, Education, Nnakọta onyinye ego na ọrụ ndị ọzọ na ~ 11 FTEs ma nwee ike ịgafe na ED ọhụrụ. * Onye so na nguzobe CEE Hub, na Bọọdụ ruo afọ 2024. * Onye otu Kọmitii Nkwado nkesa ego ọrụ, nke ndị ngalaba otu gburugburu họpụtara ugboro abụọ iji nyochaa ma kwado nnukwu isi na WMF na Kọmitii Nkesa Ego (ekelere m maka ntụkwasị obi gị!). * E sonyerem na nchịkọba atụmatụ WM na otu Resource Allocation Working Group. Ma a họpụtara m ka m bụrụ onye otu Movement Chapter Drafting Committee.
N'echiche gị, kedu ihe Wikimedia Foundation kwesịrị ịlekwasị anya n'ime afọ atọ ruo afọ ise na-abịa, gịnịkwa mere i ji họrọ ihe ndị a dị ka ihe ndị kacha mkpa? Anyị kwesịrị ihọrọ nlekwasị anya na ọdịnihu na oke uto mmetụta anyị. Ọtụtụ mgbe, anyị na-arụ ụka na nkọwa ma ọ bụ na-azọ obere ngwa ọrụ, nke na nnukwu ihe na efunahụ ma anyị nwere ike, na-emepụta ihe ọhụrụ ma rụkọọ ọrụ ọnụ. Teknụzụ na ngwa ọgbara ọhụrụ (gụnyere enyemaka “AI” dị mma) iji nye ndị ndezi mmadụ aka ma wepụta oge ha iji mee ihe kacha enwe mmetụta. Ngwá ọrụ na-echebe anyị pụọ na ọtụtụ nke ọdịnaya AI na-emepụta na nke ndị omee ọjọọ. Rụọ ezi ọrụ na isi nkà na ụzụ anyị, mmepụta ihu ọhụrụ nke ebe ntinye aka na nke ndị na-agụ ọrụ anyị, ezi ntụgharị ọdịnaya ka mma na nhazi - ọrụ nke nwere ike ịbara anyị niile uru, kpalie mmụọ ma weta ndị ọhụrụ. Hubs / ndị nwere mmụtara kacha imekwu ihe site na obere akụrụngwa anyị nwere. Ebumnobi jikọrọ ọnụ na nkwekọrịta ịza ajụjụ nke anyị nye ibe anyị.
Biko kọwapụta mmụtara gị nke metụtara ndị otu na-achị achị (ndị na-anaghị akwụ ụgwọ ma ọ bụ ndị na-erite uru), ma kọwapụta ebe ọrụ gị lekwsịrị anya ya nakwa oke uto nke nzukọ a (n'ihe gbasara ọnụọgụ ọrụ, mmefu ego, ọnụọgụ ndị nọ na ya, ma ọ bụ usoro ndị ọzọ bara uru) nakwa otu bọọdụ ahụ ha. Iwulite Ikike ọmụma na nkwalite nke otu ndị njịkọta Wikimedia: nnabata, njikọta aka, inweta onyinye ego, ọrụ mmefu ego na nnabata, ime amụma gụnyere atumatu na BoT na ndị otu, nchekwa iwu na nnọchite anya, atụmatụ ahaziri ahazi , nnyocha mmemme, njikwa ego, nkwalite ụlọ ọrụ na ndị ọrụ, yana ọtụtụ ndị ọzọ, na-ebulite ya site na enweghị ED na 1-2 FTE ruo 11 FTEs.

Mwepu CEE Hub, gụnyere inye nkwado ego site na Wikimedia Polska Nnyochaa na inye ndụmọdụ gbasara mmefu ego, mmemme, ntụzịaka ọchịchị nye WMF na nnukwu ndị mmekọ Wikimedia zuru ụwa ọnụ. Nnukwu ohere ịrụ ọrụ na otu dị iche iche, dị uchu. Nke a kụzikwara m ọtụtụ ihe gbasara ndị mmekọ dị iche iche na ọnọdụ dị na Otu anyị, yana mgbagwoju anya nke WMF.

Ajụjụ ndị (a ga-azarịrị) si n'aka ndị ngalaba òtù
Ajụjụ ndị a bụ sitere n'aka ndị ngalaba otu. A chọrọ ka Ị zaa ajụjụ ndị a iji mee ka ndebanye anamachọ nsonye gi zuo oke. Ọ bụrụ na mpaghara a ezughị oke site 23:59 n'ebe ọ bụla n'ụwa, na Julaị 8 (11:59 UTC, Julaị 9), agaghị elebe anya na ndebanye gị.
Kedu otu ị ga-esi eme atụmatụ ịhụ na-enwere nghọta doroanya na ịza ajụjụ na usoro ịme mkpebi gị dịka onye otu Board of Trustees? E kwesiri ka e nwee nghọta doro anya na ime mkpebi n'ọkwa niile, ekwenyere m na akwụkwọ mgbakwunye Movement Charter: Principles of Decision Making m mebere maka Charter Movement nke na-anabataghị. Ọ ga-amasị m ịrụ ọrụ na BoT na ohere nke ịnakwere na imejuputa ụkpụrụ ndị a ma ọ bụ ndị yiri ya na ogo gburugburu otu a. N'ikwu okwu maka BoT n'onwe ya, Bọọdụ na-arụ ọrụ dị ka otu, n'ihi ya, ọ dị mkpa ka ndị otu ahụ kwenye ma rụọ ọrụ ndị a. Obi ga-adị m ụtọ ịmụta ihe ndozi ndị ngalaba otu gasị ga-atụ anya ebe a, ma ị nwere ike ịkpọtụrụ m n'ụzọ dị otú a.
Gịnị ga-abụ nsogbu ọhụrụ mbụ ị ga-achọ iweta ná nlebanya nke Bọọdụ maka mkparịtaụka, oleekwa otú ị ga-esi soo ya? Oge dị obere ịmara isiokwu kachasị mkpa na ọnwa isii, ma Bọọdụ ọhụrụ ga-achọ ịnabata ndị otu ọhụrụ wee kewaa ọrụ mbụ. Achọrọ m ịnye atụmatụ akwadoro nke ọma, ya mere obere mkparịtaụka na ajụjụ gbasara ọnọdụ ihe ga-adị mkpa. Banyere mpaghara: lee ihe m chọrọ ibu ụzọ lebara anya (ngwaọrụ, teknụzụ, mmetụta), yana nkwudosike nzukọ, metrik na ego. Nke ikpeazụ na abụghị nke nta, achọrọ m ka mụ na ndị Bọọdụ kwurịta gbasara mpaghara ngalaba otu nyere aka tụpụta ma kwado Movement Charter (dị ka anabataghị ha dum) e nwere ike inwe nnabata sitere na Board.
Kedu ka ekwesịrị isi soo mkpebi gbasara mwebata na mwepu na ihe ndịe kwesiri ilebanya na teknụzụ Wikimedia ma ọ bụ mpaghara ngwaahịa? Biko kọwaa ihe nke a bụ n'uche gị. Abụghị m naanị onye otu bọọdụ oge n'eteela aka kamakwa a bụ onye nwere ngwaahịa na onye nrụpụta na nzukọ mba dị iche iche n'onwe m, yabụ enwere m ike ịnye ọtụtụ ọkwa ebe a. Site na nleba anya atụmatụ WMF, ajụjụ kachasị mkpa bụ kedu akụrụngwa na mpaghara ị nwere ike ịkwalite, megharịa ma mefuo ngwa ngwa, yana kedu nke kachasị dị ụkọ. N'ọnọdụ anyị, anyị nwere ike ịnwa ịwelitekwu ego mana anyị agaghị eweghachi oge, ma enweghị ihe ọhụrụ ga-eme anyi inwe mfunahụ ndị na-ege ntị na ndị na-etinye aka ngwa ngwa. Anyị kwesịrị ịnye ihe ọmụma dị ugbu a (na-edebe azụmahịa dị ka ọ na-adị), ma rụọ ọrụ na nnukwu nkwalite. Ya mere, anyị kwesịrị itinye ego iji zụta oge: rụọ ọrụ nnwale ọhụrụ, nye otu ndị yiri ha: na-arụ ọrụ na teknụzụ dị ugbu a, ma na arụ ọrụ nye ihe ịma aka, ọdịnihu na nzaghachi ka mma. Anyị na ngalaba otu zuru ụwa ọnụ kwesịrị imekọ ihe ọnụ ma wepụta ego ọrụ maka ime ọhụrụ na ngalaba otu dị ala. Ileghara ọdịnihu anya iji chekwaa ego bụ nchekwa ego anyị na-agaghị akwụli.
Ọnụọgụ ndị mmekọ Wikimedia abawanyela nke ukwuu n'ime afọ ole na ole gara aga, mana ịgba mbọ hụ na inweta akụrụngwa zuru oke nwere ike bụrụ ihe ịma aka. Tinyere nke a, kedu ka anyị ga-esi lebagharịa echiche anyị gbasara gburugburu ọrụ anyị, tinyere otu esi enyocha, ejikọ na ọrụ, nakwa nnweta enyemaka nke ndị mmekọ? Ntuziaka atọ kacha pụta ìhè, nke Atụmatụ tụpụtara bụ:
  • Iji ihe dị obere mee ihe dị ukwuu na Họbụ - ịrụ ọrụ na ọnọdụ mpaghara, nghọta ka mma nke mkpa mpaghara na mkpa ndị ntinyeaka n'isiokwu na ohere, na-enye ọrụ ka ndị ọrụ afọ ofufo nwee ike ilekwasị anya n'ịme ihe na-adọrọ adọrọ kama idebe akwụkwọ, nnabata na ịgbaso ime ihe gbasara nzukọ nke gị (ọ gwụla ma ị nwere mmasị na ya, anyị chọrọ gị!). Oge ọrụ afọ ofufo bara uru, ọrụ nhazi sikwara ike - anyị kwesịrị izere ihe owuwu ndị na-adịghị mkpa ma chekwaa anyị maka nnukwu ihe.
  • Ịbawanye nke a - nnakọta ego mpaghara, nhazi, azam ajụjụ na enyemaka site n'aka ndị ọkachamara anyị dị ugbu a.
  • Azịza ajụjụ dịịrị onye ọbụla - anyị na-akwado ibe anyị ka anyị na-arụ ọrụ nke ọma na nke ka mma, iji nọrọ na ngalaba otu nwere ịdị mma, iji ihe anyị nwere ugbu a mepụta nnukwu ihe - ma ka na-akawanye mma.
Dika onye isi oche (CEO) Wikimedia Foundation na-apụ n'ọkwa, kedu àgwà ị kwenyere na onye ndu na-abata kwesịrị inwe, kedu ka ndị a ga-esi kwado aganihu nke otu Wikimedia? Ndị Bọọdụ nọ ugbu a ga-ahọrọ CEO ọhụrụ site na nhọrọ ndị dịnụ, ọ nweghịkwa otu ngwakọta zuru oke nke àgwà. Agbanyeghị, ọ ga-amasị m ịhụ:
  • Onye dị umeala nwere ebumnobi, na-ewepụta ọtụtụ Ebumnuche mgbe ọbna-ege ndị na-eme ihe dị iche iche ntị ma na-ekesa ebumnobi a.
  • Nnukwu onye ndu otu, na-elekọta, na-eduzi, na-ewepụta ụkpụrụ mnweta mmeri ma na-enyocha ndị otu ndị isi na ndị ọrụ buru ibu.
  • Onye nwere Ezigbo mmasị na ihe gbasara ihe ọmụma n'efu na ime ka ụwa bụrụ ebe ka mma, mgbe ndị mmepụta ọhụrụ nwere ike ijigide akụrụngwa ihe ọmụma.
Ajụjụ nhọrọ - mmụtara ọkachamara, nka na agụmakwụkwọ
Ajụjụ ndị a bụ nke enwere ike ịhọrọ. Azịza ya ga-agbakwunye na njedebe mkpuruokwu na ndebanye gị. (Nchetara: Ị gaghị enwe ohere ndị ọzọ iji nye nkọwa ozi ndị a).
Biko kọwaa mmụtara ọrụ ọkachamara gị na mkpa ọ dị na ọrụ Bọọdụ. For 18.5 years I work in banking: risk and finance. I combine compliance, tech and quantitative areas, having served roles from analyst and datawarehouse administrator, through principal auditor and a national subject matter expert in legislative processes, to modeller, team manager and senior product owner. Currently I work as a director in a Polish chapter of a German subsidiary of Standard Chartered - a truly multinational banking institution.

My career taught me a plethora of relevant things, including:

  • work in multinational contexts, with multiple stakeholders across cultures and organizational complexities
  • work in high expertise areas, business analytics, software development, implementation of change, delivery and quality assurance. Both process maintainance and projects delivery and evaluation.
  • work with stakeholders: from executive level to trainees.
  • practical work with numbers, including finance.
  • audit / oversight in practice - from both sides.
  • practical work with compliance: reading and implementing the law, discussing the law.
  • stronger practical grasp of the worlds of quant, "data-science" and technology.
  • better practical understanding of teams and people: how they work, how they grow.
Biko kọwaa otu i siri jikwa, ma ọ bụ dụọ ndị ọzọ ọdụ, na nsogbu dị mgbagwoju anya na nzukọ. Kedu ka gị na ndị ọzọ siri rụọ ọrụ iji dozie ọnọdụ ahụ? Gịnị bụ mgbanwe nke si ná mgbalị gị pụta? Governing an organization like Wikimedia Polska is a neverending stream of complex problems - luckily evolving from very operational issues years ago to strategic decisions, compliance and organizational work with the ED and Board. This evolution from a small Board of volunteers doing great things but with own hands and on limited scale, to a resourced, stable organization with multiple programmatic areas, partnerships and apetite for more is my largest deed.

Looking for problems of other organizations, we need to remember that separation or roles may be crucial. To give an example: once in the FDC, after a short research we have identified a complex problem of an affiliate, involving its board, staff and volunteers. I am glad we were first to raise this issue, point out weaknesses and pass for further work by dedicated persons. I am happy to know we did it right, and the affiliate is in a far better condition than before.

Biko kọwapụta usoro mmụta gị, gụnyere nzere, asambodo na usoro ọmụmụ ịgụchara, yana mkpa ha dị n'ọrụ Bọọdụ. I have a Master's degree in a local equivalent of MORSE (Mathematics, Operational Research, Statistics and Econometrics) in Economics of Warsaw School of Economics. There, basing on merit as well as family patience and financial sacrifice, I took my first opportunities of foreign exchanges. I made my certificate in Swedish in Helsinki, learned German in Uni Mainz in Germany - and, most importantly, was a visiting student/alumn of an exchange programme with MBA school - Anderson School of Management, UCLA - offered me generously cost free.

I also took my opportunity to take (free) parallel studies thanks to my performance. Thus, I also completed curricula of a Master in Psychology (University of Warsaw), and PhD studies in economics (WSoE).

My banking role required many further specialized courses as well, from accounting to programming.

Biko tinye njikọ ọ bụla dị mkpa na-akọwa nzụlite ọkachamara gị, mmụtara, profaịlụ gị (dị ka LinkedIn, ibe ndị ọrụ, dgz). LinkedIn (yes, I hold this shortcut for ~20 years)
Ajụjụ nhọrọ - Mmụtara dị ka onye ndu
Ajụjụ ndị a bụ ajụjụ nhọrọ. Azịza ya ga-agbakwunye na njedebe mkpuruokwu na ndebanye gị. (Nchetara: Ị gaghị enwe ohere ndị ọzọ iji nye nkọwa ozi ndị a).
Biko kọwaa ụzọ ị nyeerela aka igbo ihe mgbochi n'etiti ọtụtụ ngalaba otu (dị ka site n'ịrụ ọrụ na mpụga wiki ngalaba gị, ma ọ bụ ịrụ ọrụ na mmekorita n'etiti ndị mmekọ). CEE Hub will be an example closest to my heart - where basing on sheer mutual trust and willingness to do great things together we started a fully grass-root, multilateral co-operation: firstly by learning from each other, than with CEE Spring, mutual help, and finally forming the hub, where Wikimedia Polska has a priviledge to serve as the fiscal sponsor. Now I am hoping the Cee Hub can share the lessons learned with the whole Movement.
Ị nwere ike ịkọwa amụma, na wiki ma ọ bụ na mpụga wiki, nke ị nyere aka mepụta ma ọ bụ gbanwee? Kedu ihe ị mụtara na mmụtara a? Changing the affiliate bylaws can be challenging but we can do it together if we listen to each other with good intentions. The same can be said about creating rules of self-policing, like implementing an Arbitration Committee on your local wiki, and setting its tone with first rulings.
Kedu ka ị siri kwado inye ndị mmadụ iji mee ka a nụ olu ha? Every person is unique and has something to offer - however it needs to be composed and facilitated to not turn into a cacophony. Luckily these issues are given attention in global companies as well and according to my professional team's indicate, I seem to have succeeded here.
Ị nwere ike ịkọwa otu ị siri gosipụta ike iduzi ndị ọzọ n'ịdozi nsogbu, inabata mgbanwe ma ọ bụ imezu ebumnuche, karịsịa n'ọkwa ọchịchị ma ọ bụ njikwa? The latest change in Wikimedia Polska and a fairly smooth transition from one ED to another showed resilience and organizational growth, where everyone showed they knew their role and responsibilities. Achieving this requires 1000 steps.
Ajụjụ nhọrọ - Echiche e chezimara nke ọma
Ajụjụ ndị a bụ ajụjụ nhọrọ. Azịza ya ga-agbakwunye na njedebe mkpuruokwu na ndebanye gị. (Nchetara: Ị gaghị enwe ohere ndị ọzọ iji nye nkọwa ozi ndị a).
Biko kọwaa mmụtara gị na nsonye ma ọ bụ nduzi otu nzukọ n'nhazi maka ọdịnihu ya. Kedu ka ọrụ gị si tinye aka n'ịhọrọ ụzọ dị mma nke nzukọ a? I described the development of Wikimedia Polska from a very small Wikimedia Chapter to a 11 FTE stable organization. It has been a success story so far, which does not mean we can sit on the laurels. Quite the contrary, we need to constantly rethink ourselves and invest in our future, and the task list is long. Having said that, one step at a time. We have a long journey to make with the Wikimedia Foundation and all of us - but we cannot forget to cherish and learn from our successes, and appreciate the great people.

Wikimedia Foundation is in a great position to make the change - and I am hoping I am a right person to join the BoT to do it.

Verification Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee
Eligibility: Verified Identification: Verified
Verified by: – NahidSultan (WMF) (talk) 05:02, 16 July 2025 (UTC)[reply]