Ntuliaka Wikimedia Foundation/2025/Ndị na-adọ ndọrọ-ndọrọ ọchịchị/Wojciech Pędzich
Wojciech Pędzich (Wojciech Pędzich)
Wojciech Pędzich (talk • meta edits • global user summary • CA • AE)
| Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi |
| |
|---|---|---|
| Candidate video statement | ||
| Ngụkọta ọnụ ọgụgụ okwu nọ na ngwa ndebanye akwụkwọ niile (ajụjụ a chọrọ ka azaa + ajụjụ nhọrọ) bụ `mkpụrụokwu puku abụo na narị ise. | ||
| Ị gụọla Ntozu kacha nta nke ihe ndị a chọrọ n'aka ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ wee gosi na i mezuru ntozu kacha nta ya na ntozu ndị a chọrọ n'aka onye na-adọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị? | Yes | |
| Ị gụọla ntuziaka ndị na-adọ ọkwa nsonye n'ochichi | Yes | |
| Ajụjụ ndị a ga-azarịrị | ||
| ||
| Kedu ihe kpatara I ji chọrọ isonye na Board of Trustees Wikimedia Foundation ? Kedu ihe ị ga-enye aka mee? Kedu ihe ị ga-achọ ịmụtakwu? | Enweela m ọtụtụ ihe mmụta dị ka onye ọrụ afọ ofufo. Amalitere m dị ka onye ndezi,ma mụta ka a esi atụgharịa ederede na atumatu, gaa n'ịchọpụta ụzọ m na mgbanwe ihe ọhụrụ nke gburugburu wiki. Ka oge na-aga, aghọrọ m onye ọrụ nwere ikike dị elu, onye ntụgharị Wikimedia na onye ntụgharị okwu, na n'ikpeazụ onye na-ese foto na-aga nnukwu mmemme iji see foto maka ojiji na Wikipedia. M na-arụsi ọrụ ike dị ka onye na-arụ ọrụ ngo, ruo n'ókè m duru na mgbochi ndị ọrụ mkpanaka dum na-edezi Wikipedia, na-agbaso usoro omume ọjọọ site na otu n'ime àgwà mmebi ogologo oge.
E nweekwalam mmụta nke ukwuu dị ka onye ọrụ. Amalitere m dị ka onye otu isi, wee rụọ ọrụ ruo na ogo onye otu ndi isi oche nke otu isi ahụ, mechaa tinye aka na ọrụ nlekọta ma sonyere otu n'ime kọmitii Foundation (Affcom). Ugbu a, abụ m otu n'ime nke kọmitii ọzọ (Wikimania) na Kọmitii Nduzi Hub CEE. Agala m ma hazie ọtụtụ Wikimania. Achọrọ m iji ihe niile m mụtarala gbasara gburugburu Wikimedia, yana nke m mụtara na njikwa , iji nyere Foundation aka iru ọrụ ya n'uju. | |
| Biko kọwaa mmụtara inweerala na Wikimedia (dịka ntinye aka na ọrụ Wikimedia, isonye na otu Wikimedia ma ọ bụ otu ndị mmekọ, mmemme dịka onye nhazi njem Wikimedia, ma ọ bụ isonye na otu njikọaka Wikimedia movement). | Ihe ndetu ebe a bụ nchịkọta nke mmụtara wiki na ọkwa nhazi mmeerela:
| |
| N'echiche gị, kedu ihe Wikimedia Foundation kwesịrị ịlekwasị anya n'ime afọ atọ ruo afọ ise na-abịa, gịnịkwa mere i ji họrọ ihe ndị a dị ka ihe ndị kacha mkpa? | Ekwenyere m na ka ụwa n'ịntanetị si agbanwe, Foundation kwesịrị ilekwasị anya n'ịgba ume ọrụ afọ ofufo n'ịntanetị na ịkwalite mmata maka akara Wikimedia. Ọdịnaya sitere na saịtị Wikimedia bụ nke a na-eji ma ga-aga n'ihu bụrụ nke a ga na-ejigharị, ọkachasị - dịka egosipụtara na nso nso a site na data ndị dị nụ - site na ụdị ọgụgụ isi abụghị nke mmadụ, ya bụ na ọ dị mkpa ijide n'aka na ndị mmadụ maara ebe ọdịnaya ahụ si abịa. Anyị kwesịkwara ịkwalite echiche a bụ na onye ọ bụla nwere ike inye aka n'ịmepụta ihe ndị a pụrụ ịdabere na ya, nke edere ede, nke eserese ma ọ bu ọdịyo. Echere m na ọ dị mkpa ilekwasị anya na ndị ọrụ nwere ikike karịa, ebe ha na-enyere aka mee ka ebe ọrụ Wikimedia sie ike. Ọzọkwa, anyị kwesịrị ịmepụta ngwaọrụ ndị na-eme ka ọ dịrị ndị mmadụ mfe imekọ ihe ọnụ n'ichepụta ihe ọmụma n'ụzọ na-adị ka ndị na-eji ịntanetị eme ihe taa. N'ikpeazụ, ekwenyere m na anyị kwesịrị ịrụ ọrụ n'ịwulite ọnụnọ Wikimedia mpaghara, dị ka họọbụ na nhiwe mpaghara. | |
| Biko kọwapụta mmụtara gị nke metụtara ndị otu na-achị achị (ndị na-anaghị akwụ ụgwọ ma ọ bụ ndị na-erite uru), ma kọwapụta ebe ọrụ gị lekwsịrị anya ya nakwa oke uto nke nzukọ a (n'ihe gbasara ọnụọgụ ọrụ, mmefu ego, ọnụọgụ ndị nọ na ya, ma ọ bụ usoro ndị ọzọ bara uru) nakwa otu bọọdụ ahụ ha. | Abụ m onye otu Bọọdụ WMPL site naafọ 2014 ruo 2020, ma jee ozi dị ka odeakwụkwọ site na afọ 2016 ruo 2020, n'ime otu mmadụ asaa. N'oge m na-achị, anyị goro ndị ọrụ mbụ anyị na-abụghị ndị nchịkwa, guzobe mmekọrịta na mpụga ngalaba otu Wikimedia, ma nweta ego enyemaka mbụ anyị site na Foundation. Otu n'ime ego enyemaka ndị a kwadoro Nzukọ CEE na Warsaw na 2017, ebe m na-ahụ maka ọrụ gbasara nhazi akwụkwọ visa. Onyinye ego enyemaka ọzọ kwadoro nnyocha nhazi, nke mesịrị bute mmepe nke atụmatụ mbụ nke ebe bụ isi anyị. Ka ọ dị ugbu a, abụ m onye otu CEE Hub Steering Committee, ma na-arụ ọrụ n'otu ìgwè mmadụ asatọ nwere nkà ma bụrụ ndị ndi ọrụ atọ na-akwado. Ọ bụ ego enyemaka ọrụ Foundation na-akwadọ anyị iji mee ka ịrụ ọrụ afọ ofufo sie ike na Central na Eastern Europe, gụnyere asọmpi (CEE Spring), ihe omume (CEE Meeting), obere ego enyemaka ọru, na ụdị nkwado ndị ọzọ nke ndị ọrụ afọ ofufu. Abụ m otu n'ime ndị otu nhazi wetara Wikimania na Katowice na 2024. Ọ bụ ezie na m bụ onye na-ahụ maka mmemme ahụ, adị m njikere mgbe niile inyere aka n'ebe ọ bụla ọ dị mkpa. Anọkwara m ọrụ na kọmitii na-ahụ maka esemokwu nke AffCom ruo afọ atọ. | |
| Ajụjụ ndị (a ga-azarịrị) si n'aka ndị ngalaba òtù | ||
| Ajụjụ ndị a bụ sitere n'aka ndị ngalaba otu. A chọrọ ka Ị zaa ajụjụ ndị a iji mee ka ndebanye anamachọ nsonye gi zuo oke. Ọ bụrụ na mpaghara a ezughị oke site 23:59 n'ebe ọ bụla n'ụwa, na Julaị 8 (11:59 UTC, Julaị 9), agaghị elebe anya na ndebanye gị. | ||
| Kedu otu ị ga-esi eme atụmatụ ịhụ na-enwere nghọta doroanya na ịza ajụjụ na usoro ịme mkpebi gị dịka onye otu Board of Trustees? | Mkpebi a na-eme ọkwa BoT ekwesịghị bụ nke a na-eme ka ọ bụru obere ihe ma ọ bụ yie ihe na-enweghị usoro. Mkpebi ọ bụla kwesịrị ịdabere na nnyocha nke ihe ndị dị mkpa na nleba anya nke ihe ndị gbara ya gburugburu, nke ga-akwado mkpebi m. Mgbe ọnọdụ na ihe mgbochi ya kwere, ekwesịrị inye nkọwa. | |
| Gịnị ga-abụ nsogbu ọhụrụ mbụ ị ga-achọ iweta ná nlebanya nke Bọọdụ maka mkparịtaụka, oleekwa otú ị ga-esi soo ya? | Ịme ka mmata akara Wikimedia sie ike gafee na nhiwe ya n'onwe ya dị mkpa. Nke a bụ ebe ọ metụtara ndị ọgụụ anyị - ma ọtụtụ ndị amaghị na ozi ha na-adabere na ya sitere na nchịkọba nke e wuru site na ụdị pụrụ iche nke mmepụta ihe njịkọaka. Ọ bụkwa ebe anyị nwere ike inweta ndị nwere ike inye onyinye na ndị ntinyeaka ọhụrụ. Mgbe ndị mmadụ ghọtara ka e si emepụta ihe ọmụma Wikimedia ma gosi ha ụzọ ha nwere ike isi nye aka, nke a nwere ike ime na ha ga-etinye aka na . A na m arụtụ aka na Dariusz Jemielniak, onye kwusiri ike na Wikipedia bụ ọrụ onye ọ bụla - nke pụtara mmadụ niile gburugburu ụwa. O kwukwara na ekwesịrị ime ka ọrụ a pụta ìhè site na idezi Wikipedia ma ọ bụ site n'ịkwado ndịgide ya na uto ya site n'inye onyinye. | |
| Kedu ka ekwesịrị isi soo mkpebi gbasara mwebata na mwepu na ihe ndịe kwesiri ilebanya na teknụzụ Wikimedia ma ọ bụ mpaghara ngwaahịa? Biko kọwaa ihe nke a bụ n'uche gị. | Nkà na ụzụ na ngwaahịa - ha abụọ bụ maka iji mee ihe na ịkepụta ihe ọmụma - kwesịrị ịbụ nke ọtụtụ mmadụ kwere mee pụrụ ịnweta. Agbanyeghị, nke a apụtaghị na a ga-edobe ihe ochie maka obere ndị ọrụ. Nke a bụ ebe mgbanwe mwebata na mwepụ na-abata: ọ bụrụ na Foundation ekpebie ịkwụsị ịkwado otu ngwa, nke ahụ ọ ga - akpata na a ga-enwe mfunahụ nke akụkụ bara uru ma ọ bụ mmetụta nke inyeaka ma ọ bụ ndị ntinye aka?
MediaWiki abawanyela gaa ogbo ebe ọ na-eje ozi nye naani otu isi ngwa, ngwa ya agbanweela kwa. Ọ kwesịrị ịkwado ọrụ nke nhiwe na-eweta ọdịnaya dị iche iche - Commons ga-enwe mkpa dị iche iche karịa Wikisource ma nke a karịa Wikipedia. Mmepe nke MediaWiki dị ka ngwaahịa ga-eche ihu ahịa n'ụdị nke na ahọrọ nlekwasị anya nye ihe ndị a ga-eme mbụ nakwa na ngwa eji arụ ọrụ ndị a ga-emepụta karịa ndị ọzọ iji mee ka nhiwe sie ike. A na-enwekwa mgbanwe mwebata na mwepu na nke a, nke bụ kedu ihe ga-eweta mmetụta kachasị na iji ihe eji eme ihe na mwepụta Foundation, ihe a na-agaghị ewepụ ọzọ, kedu ihe na-egbochi mmepe / ma ọ bụnke na-egbochi ihe ndị ọzọ? N'ikpeazụ, ajụjụ a bụ ma ime mgbanwe na ngwa mmepụta anyị o nwere ike ibute mfunahụ obere oge ma ọ ga-eweta uru dị ukwuu n'ikpeazụ. Nke a bụ echiche e kwesịrị ịtụle nke ọma. | |
| Ọnụọgụ ndị mmekọ Wikimedia abawanyela nke ukwuu n'ime afọ ole na ole gara aga, mana ịgba mbọ hụ na inweta akụrụngwa zuru oke nwere ike bụrụ ihe ịma aka. Tinyere nke a, kedu ka anyị ga-esi lebagharịa echiche anyị gbasara gburugburu ọrụ anyị, tinyere otu esi enyocha, ejikọ na ọrụ, nakwa nnweta enyemaka nke ndị mmekọ? | Enweela ọganihu dị mkpa na ụdị usoro ndị mmekọ ọhụrụ, nke m nyere aka n'oge m na AffCom. Ekwenyere m n'ụzọ siri ike na ndị mmekọ kwesịrị ịbụ ndị na-arụsi ọrụ ike na gburugburu ebe obibi, na-ehiwe imekọ ihe ọnụ - dị ka iwusi mpaghara ha ike site na atụmatụ dị ka nhiwe họọbụ. Amaara m na echiche CEE Hub banyere ihe ndị metụtara Central na Eastern Europe ziri ezi ma bụrụ nke mịrị mkpụrụ nye ndị ya karịa nke ndị mmadụ na-anọghị na mpaghara ahụ. Nke a pụtara na enwere ike iji ego enyemaka ọrụ ngalaba mee ihe nke ọma ma duzie ya ọ bụghị nye naanị na ndị mmekọ kamakwa nye ndị otu dịgasị nta na-arụ ọrụ. Òtù ndị dị ka CEE Hub nọ n'ọnọdụ ka mma ighọta otú e kwesịrị isi kesaa ego, ma nwekwa ike inyochaa ngwa ngwa ma a na-eji ego ndị ahụ eme ihe nke ọma, ma nwee ntụkwasị obi dị elu n'ime ngalaba otu ndị dị n'ógbè. Dị ka ndị nnọchi anya mpaghara ahụ, ha na-asụ asụsụ ahụ - ma n'ụzọ nkịtị ma n'ọdịbendị - karịa Foundation, nke, n'agbanyeghị ogo ya dị elu, a ka na-ele ya anya mgbe ụfọdụ dị ka nke na-enweghị nghọta zuru oke banyere ọnọdụ mpaghara. | |
| Dika onye isi oche (CEO) Wikimedia Foundation na-apụ n'ọkwa, kedu àgwà ị kwenyere na onye ndu na-abata kwesịrị inwe, kedu ka ndị a ga-esi kwado aganihu nke otu Wikimedia? | Ezigbo onye na-adọ ndoro-ndoro ochichi bụ onye nwere ọkachamara di elu ya na mmụtara iji mee ka ọ daba. Dị ka Foundation na-arụ ọrụ n'ogo zuru ụwa ọnụ, onye isi ga-enwe ike ilebanya n'okwu n'ebe ọ bụla okwu dapụtara, n'ụzọ na-asọpụrụ ọnọdụ mpaghara ahụ ma mee nke a ebe ọ ga-adabakwa na ntọala ọrụ zuru ụwa ọnụ nke Foundation. Ilebara ihe ịma aka n'ụzọ dabara adaba ma dị mma na ọnọdụ mpaghara ọ bụla ga-enyere aka n'ịwulite ntụkwasị obi na nnabata. Ọzọkwa, ha kwesịrị inwe ihe ọmụma banyere otu ngalaba otu gasị na oru si arụ ọrụ ma ọ bụ dị njikere imata gbasara nke ahụ ozugbo. | |
| Ajụjụ nhọrọ - mmụtara ọkachamara, nka na agụmakwụkwọ | ||
| Ajụjụ ndị a bụ nke enwere ike ịhọrọ. Azịza ya ga-agbakwunye na njedebe mkpuruokwu na ndebanye gị. (Nchetara: Ị gaghị enwe ohere ndị ọzọ iji nye nkọwa ozi ndị a). | ||
| Biko kọwaa mmụtara ọrụ ọkachamara gị na mkpa ọ dị na ọrụ Bọọdụ. | I currently work as a purchasing specialist in a shipyard, where I am part of a large-scale manufacturing process with international and multi-cultural partners. This experience has given me a strong understanding of how roles and responsibilities are interconnected in complex projects. I believe that having clearly defined responsibilities and performing one’s role effectively within a broader network is key to an organization’s success. | |
| Biko kọwaa otu i siri jikwa, ma ọ bụ dụọ ndị ọzọ ọdụ, na nsogbu dị mgbagwoju anya na nzukọ. Kedu ka gị na ndị ọzọ siri rụọ ọrụ iji dozie ọnọdụ ahụ? Gịnị bụ mgbanwe nke si ná mgbalị gị pụta? | We are currently developing a membership and voting model within the CEE Hub. During the workshops that led to the first draft of the proposal, I made a conscious effort to actively listen to participants – understanding their perspectives, needs, and concerns – and help guide the process toward a balanced outcome. The proposal is now nearly complete, and I’m pleased to see my contributions reflected in it, as well as how the group further refined and improved it after the initial phase. I am also open to adopting ideas that may not seem directly relevant at first but can be valuable once thoughtfully adapted to the context, as e.g. voiced during Wikimania 2024 in the Fireside chat . | |
| Biko kọwapụta usoro mmụta gị, gụnyere nzere, asambodo na usoro ọmụmụ ịgụchara, yana mkpa ha dị n'ọrụ Bọọdụ. | I hold a diploma in English instruction from Białystok University. Both the study programme and my first job as an English instructor for adults taught me the importance of using effective communication strategies. As a result, I can adapt my English to different contexts to ensure clarity and understanding.
I also hold a master’s degree in organisational management. My thesis focused on the limitations of knowledge creation on Wikipedia. Later, I began a PhD programme under the supervision of Professor Dariusz Jemielniak, where I intended to study leadership in open collaboration communities. Although I had to leave the programme due to personal life changes, it significantly deepened my understanding of leadership within open systems. | |
| Biko tinye njikọ ọ bụla dị mkpa na-akọwa nzụlite ọkachamara gị, mmụtara, profaịlụ gị (dị ka LinkedIn, ibe ndị ọrụ, dgz). | https://www.wikidata.org/wiki/Q67171862 | |
| Ajụjụ nhọrọ - Mmụtara dị ka onye ndu | ||
| Ajụjụ ndị a bụ ajụjụ nhọrọ. Azịza ya ga-agbakwunye na njedebe mkpuruokwu na ndebanye gị. (Nchetara: Ị gaghị enwe ohere ndị ọzọ iji nye nkọwa ozi ndị a). | ||
| Biko kọwaa ụzọ ị nyeerela aka igbo ihe mgbochi n'etiti ọtụtụ ngalaba otu (dị ka site n'ịrụ ọrụ na mpụga wiki ngalaba gị, ma ọ bụ ịrụ ọrụ na mmekorita n'etiti ndị mmekọ). | As the programme lead for Wikimania 2024 in Katowice, I worked closely with individuals from many different communities, guided by two main principles. First, the event was designed to reflect the ownership of the event by the CEE community. To support this, each programme track included a representative from the region, helping to strengthen collaboration and give the CEE community a genuine sense of agency. Second, I assembled a diverse, international group to evaluate programme proposals – selecting individuals who were either highly recommended by trusted colleagues or who had expressed a strong interest in contributing – ensuring broad representation and a truly global perspective. | |
| Ị nwere ike ịkọwa amụma, na wiki ma ọ bụ na mpụga wiki, nke ị nyere aka mepụta ma ọ bụ gbanwee? Kedu ihe ị mụtara na mmụtara a? | In 2008, once I felt confident in my skills as an editor, I translated a series of policies from English Wikipedia, adapting them to better fit the Polish context. I then presented these translations to the community for discussion and approval. The policies chosen for translation were also selected based on community consultations. This experience convinced me that everyone affected by a policy should be involved in its creation.
I also drafted the initial version of AffCom’s conflict of interest policy. My professional translation work also includes the Polish version of Common Knowledge? – the first ethnographic study of Wikipedia – as well as books on AI, collaborative societies, and modern technology. | |
| Kedu ka ị siri kwado inye ndị mmadụ iji mee ka a nụ olu ha? | For the Wikimania 2024 programme, I appointed a head evaluator for each track. These evaluators reported directly to me and were responsible for gathering scores from their working groups, deciding which sessions should be prioritized for inclusion and which did not fit within the theme of “The Collaboration of the Open.” From the strong commitment shown by these working group leads, I concluded that having a sense of agency is very important for people who work toward a meaningful cause. | |
| Ị nwere ike ịkọwa otu ị siri gosipụta ike iduzi ndị ọzọ n'ịdozi nsogbu, inabata mgbanwe ma ọ bụ imezu ebumnuche, karịsịa n'ọkwa ọchịchị ma ọ bụ njikwa? | I have completed a course in text-based mediation and participated in several excellent workshops led by experts within our Movement. These experiences have helped me improve my active listening skills, guide people toward decisions while remaining neutral, and effectively moderate discussions. The trainings have proven valuable in many situations, including small, subtle ones. | |
| Ajụjụ nhọrọ - Echiche e chezimara nke ọma | ||
| Ajụjụ ndị a bụ ajụjụ nhọrọ. Azịza ya ga-agbakwunye na njedebe mkpuruokwu na ndebanye gị. (Nchetara: Ị gaghị enwe ohere ndị ọzọ iji nye nkọwa ozi ndị a). | ||
| Biko kọwaa mmụtara gị na nsonye ma ọ bụ nduzi otu nzukọ n'nhazi maka ọdịnihu ya. Kedu ka ọrụ gị si tinye aka n'ịhọrọ ụzọ dị mma nke nzukọ a? | In 2019, the Wikimedia Polska board, with support from an external auditor and a candidate for the chapter’s first Executive Director, developed the chapter’s first Strategy Document. This took place during a focused retreat outside the city, away from distractions, where we worked intensively to determine where the chapter should direct its resources and efforts. I was actively involved throughout the process, always considering the best ways to help Wikimedia Polska grow toward the goals that emerged from our shared discussions and previous initiatives, such as the organisational audit. | |
| Verification | Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee | |
| Eligibility: |
Identification: Verified by: – NahidSultan (WMF) (talk) 04:58, 16 July 2025 (UTC) | |
