Jump to content

Ntuliaka Wikimedia Foundation/2025/Ajụjụ ndị a na-ajụkaarị

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2025/FAQ and the translation is 47% complete.
Outdated translations are marked like this.

Ajuju zuru ọnụ

Gịnị bụ Bọọdụ ndị nlekọta atụkwasara obi?

Wikimedia Foundation Board of Trustees na-ahụ maka ọrụ Wikimedia Foundation. Ihe mejupụtara kọmitii ndị nlekọta ntụkwasị obi bụ community-and-affiliate selected trustees, Ndị nlekọta ahọpụtara, na onye nchọputa ngalaba otu. Onye nlekọta ọ bụla na-eje ozi afọ atọ. Ngalaba otu Wikimedia nwere ike isonye n'ịhọpụta ndị nlekọta atụkwasara obi nke ngalaba otu na ndị ngalaba mmekọ na hopụta.

kedu ndị bụ ndị nlekọta atụkwasara obi na Bọọdụ?

Ndị nlekọta atụkwasara obi bụ ndị si n'akụkụ ụwa niile nwere mmụtaara dị iche iche. Chọpụtakwuo ihe gbasara onye nọ ugbu a na Board of Trustees nke Wikimedia Foundation .

Olee usoro ntuliaka kọmitii ntuliaka kpebiri?

Kọmiti ntuliaka họọrọ usoro Single Transferable Vote . Usoro ịtụ vootu a na-enye ndị na-eme ntuliaka aka ohere ịhọpụta ndị ga-eme ntuliaka kama ịtụru naanị otu onye na-adọ ndoro-ndoro ochichi ahọpụtara. Nyochaa imaatụ nke usoro ịtụ vootu na Meta-wiki.

Gịnị bụ kọmitii ntuliaka ma gịnị kpatara ha ji enye mkpebi usoro ntuliaka?

Kọmiti ntuliaka na-ahụ maka ntụliaka ngalaba Otu nke Board of Trustees Wikimedia Foundation. Ebu ụzọ hiwe kọmitii ntuliaka na Julaị 2016, ma ndị bu há ụzọ adịla kemgbe e mere ntuliaka mbụ nke Bọọdụ na 2004. Ndị mejupụtara Kọmiti ahụ bụ ndị ọrụ afọ ofufo sitere na ngalaba otu.

Olee ebe a ga-eji mee ntuliaka?

Dịka ọ dị na ntuliaka Board of Trustees niile kemgbe 2009, ntuliaka a ga-eji ibe SecurePoll.

Ihe gbasara ọchịchị n'amasịm! Kedu otu m ga-esi sonyekwuo na ntuliaka Bọaụ?

Ọ dị mma! Ka a na-enwe irí élú ntinye aka ndị ngalaba otu na ntuliaka, ka usoro a na-akawanye mma. Ndị otu obodo nwere ike bụrụ onye na-adọ ndoro-ndoro ochichi ma ọ bụ sonye dị ka Ndị ọrụ afọ ofufo Ntuliaka.

Ndị ọrụ afọ ofufo na-edozi ọdịiche dị n'etiti Kọmitii Nchịkọta, ndị otu Wikimedia Foundation na-akwado ntuliaka Bọọdụ, na ndị ngalaba otu n'uju. Ha na-enyere ndị otu ngalaba otu aka isonye na ntuliaka ma nye aka ịkwado ọganihu Njem Anyị.


Ajụjụ ndị a na-ajụkaarị ndi na-adọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

Ohere Oche nnọchianya ole dị n'ogo a?

E nwere oche abụọ (2) a họpụtara na ngalaba otu- nakwa na ndị ngalaba mmekọ dị maka usoro nhọpụta nke Bọọdụ 2025.

Gịnị kpatara m ga-eji nwee nka ịsụ Bekee nke ọma?

A na-arụ ọrụ Bọọdụ niile n'asụsụ Bekee ma ndị nlekọta atụkwasara obi ga-abụrịrị ndị na-asụ ma n'ede Bekee nke ọma. N'ihi nzochi na ihe nzuzo, Foundation enweghị ike ịkwado ntụgharị gbasara ihe edere ma ọ bụ nkè nzukọ. Otú ọ dị, Foundation ga-enyere aka ịkwado ndị nlekọta atụkwasara obi ndị ga-achọ imeziwanye nka nke asụsụ Bekee ha, dị ka mkpọpụta Bekee ha.

Gịnị kpatara ntozu kacha nta ji gbanwee?

Ndị na-azọ ọkwa ga-etozu ntozu kacha nta iji sonye na otú ndị Board of Trustees. E mezigharịrị ụkpụrụ ntozu ndị a na 2024 site n'aka ndị otu Wikimedia Foundation Board Selection Working Group na ntunye site n'aka ndị Kọmitii Nhopụta. Mmụtaara gara aga enwetara site n'ije ozi na otu ndị na-eme mkpebi, ọkachasị ndị Bọọdụ ma ọ bụ kọmitii na mmụtaara dị mkpa nke nhazi na nke nkwalite uto ọtú enwetara na Wikimedia (ma ọ bụ ihe yiri ya) - bụ iji mata ndị nwere nka ndị dị mkpa iji nwee ihe ịga nke ọma dị ka onye otu. Ndị tinyere akwụkwọ anamachọ isonye n'erughi ogo ntozu a, gosipụtara site n'azịza ha na Akwụkwọ anamachọ isonye há, bụ ndị a ga-ewepu ma kagbuo nsonye há.

The Elections Committee will use the following rubric as guidance for applicants meeting minimum qualifications.

Gịnị ka "onye otu ndị ọrụ Wikimedia" pụtara?

N'ido anya, nke a metụtara ndị ọrụ, ụfọdụ ndị ọrụ ngo ma ọ bụ ndị na-ere ahịa. Onye ọ bụla nke nọ ugbu a ma ọ bụ noburu nọ ọrụ nke Wikimedia Foundation na-arụ ọrụ a na-enye ego dịka ụgwọ maka ịrụ awa iri abụọ ma ọ bụ karịa kwa izu ka Julaị 1, 2024 gachara, a na-akọwa na otozughi ịzọ ọkwa na ntuliaka nke afọ a n'ihe a na-ahụta dịka akụkụ nke oge mmanye ezumike ọnwa iri abụọ.

Dị ka ọ dị na usoro nhọpụta gara aga, onye ọ bụla ahọpụtara ma họrọ ya isonye na Board of Trustees, ga-agba arụkwaghịm na bọọdụ ọ bụla ọzọ, na ọchịchị, ma ọ bụ ọrụ ana akwụ ụgwọ na Wikimedia Foundation, chapta, òtù n'elegara anya n'isiokwu, na otu ndị isi ọrụ n'ime izu abụọ nke nhọpụta ahụ.

Ndị nlekọta atụkwasara obi enweghị ike ịrụ ọrụ aga akwụ ụgwọ na Wikimedia Foundation oge ha pụchara n'ọrụ dika ndị nlekọta atụkwasara obi ma ọ dịkarịa ala ọnwa iri abụọ.

Ọ bụrụ na ị nwere ajụjụ, biko zitere Kọmitii Ntuliaka ozi maka ozi ndị ọzọ.

Gịnị ka 'ezigbo aha' pụtara? Gịnị mere m ga-eji kọwapụta nke a?

'Ezigbo aha' bụ aha agụrụ gị amaara n'iwu. Ọ bụrụ na a họpụtara gị na Board of Trustees, a ga-eji aha iwu gị nyochaa gbasara gi. Ozugbo ịbanyere na Bọọdụ, a ga-eji aha iwu gị mee ihe maka akwụkwọ nkọwapụta mpụga achọrọ, dị ka Form 990, nke iwu chọrọ, dị ka nzukọ na-abụghị maka ịnwe uru nọ na US.

Gịnị ka a na-eme n'oge nnyocha gbasara onye ?

Maka nnyocha ndabere, Foundation na onye ọrụ na-arụ ọrụ nnakọta ozi n'aka ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ (tinyere nnata akwụkwọ njirimara ha) ma nnyocha ya na nchekwa data dị iche iche nke metụtara ime mpụ, iwu, na ndekọ gbasara ego. Ngalaba ndị mmadụ nke Foundation na-enyocha ihe gbasara ónyé a, ma gosi ndị ọrụ Bọọdụ nsogbu ọ bụla nwere ike ịdapụta n'odinihu . Usoro nnyocha gbasara onye a yiri nke a na-eji mgbe a na-ewe ndị ọrụ Foundation n'ọrụ.

Maka nnyocha mgbasa ozi, Foundation na onye ọrụ na-arụ ọrụ na arụkọ ọrụ nke ọ na-achọ mkparịtaụka banyere onye na-adọ ndọrọ ndọrọ na mgbasa ozi tinyere nkwupụta ọhao meerela. Ngalaba People nke Foundation bụ ndị na-enyocha gbasara nke, ha na-enye nchịkọta ma gosi ndị ọrụ nsogbu ọ bụla nwere ike ịputa n'ihu.

Ị nwere ike matakwuo maka nke ebe a.

Kedu ihe ndị bụ ọmụmaatụ ihe akaebe nke njirimara? Kedu mgbe a chọrọ ihe akaebe a nakwa gịnị ga-eme na ihe akaebe ahụ ma ọ bụrụ na m nọchaa n'ọkwa?

Ihe akaebe nke njirimara nwere ike ịbụ ụdị njirimara ọ bụla, gụnyere kaadị njirimara gị na paspọtụ gị. Mgbe ị kwupụtara na ị chọrọ ị bụ onye na-azọ ọkwa, a ga-agwa gị ka ị zite ihe akaebe njirimara a na secure-info@wikimedia.org iji mara gbasara gị. Eziteghi ihe akaebe nke njirimara gị site na oge a kara aka ga-eme ka ị hapụ isonye dị ka onye tozuru na ọkwa ị na-achọ. Ozugbo usoro nhọpụta ahụ gwụchara, a ga-ehichapụ ihe akaebe nke njirimara gị.

Gịnị kpatara eji nwee usoro mwepụta aha?

Nnyocha nke ndị ngalaba otu gbasara usoro nhọpụta gara aga achọpụtala na ọ bụrụ na ọnụ ọgụgụ ndị na-eme ntuliaka dị ukwuu ọ ga-ebu ndị n'eme ntuliaka aka inyochaa ngwa gbasara onye ọ bụla na-adọ ndọrọ ndọrọ. Enwetara nkwupụta ndị a n'oge usoro nhọpụta Bọọdụ nke 2021 mgbe enwere ndị na-adọ ndọrọ iri na itoolu ebe enwere oche abụọ. Na usoro nhọpụta nke 2025, a ga-eme usoro mwepụta aha ma ọ bụrụ na enwere ihe karịrị mmadụ iri. Mbelata ọnụ ọgụgụ ndị a ga-eso dọọ ndọrọ ndọrọ ga adabere na ọnụ ọgụgụ ohere oche enwere, nke ga-abụ abụọ n'afọ a. Usoro mwepụta aha, ma ọ bụrụ na ọ dị mkpa, ga-ewepụta ndepụta nke mmadụ isii ikpeazụ.

Gịnị kpatara ndị ngalaba mmekọ na-eme ndepụta aha a?

Ndị ngalaba mmekọ ọ bụla nwere ndị nnọchi anya abụọ a họpụtara iji hazie nsonye na usoro metụtara Otu a. Ndepụta ndị nsonye - na ezi nnyochaa ihe ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ - na-ewe oge na mgbalị dị ukwuu, ndị ngalaba mmekọ esonyela nke ọma na usoro a n'oge gara aga. A na-atụ anya na ndị nnọchi anya ndị ngalaba ndị mmekọ ga-etinye aka ma soro ndị ngalaba otu ndị ọzọ na-enyocha ndị na-azọ ọkwa, nke ga-ebute usoro nsonye .

Kedụ ihe a na-atụ anya na ndị ngalaba mmekọ ga-eme na mkpebi ha maka ndenye aha ndị nnọchi anya ?

A na-atụ anya na ndị nnọchi anya ndị ngalaba mmekọ ga-eme mwepụta aha ga-eji nlezianya nyochaa onye ọ bụla n'ime ha na ntụle ihe achọrọ na ogo ntozu achọrọ n'aka ndị na-azọ ọkwa ntuliaka Board of Trustee dị ka kọmiti ahụ siri kọwaa. Ha kwesịrị ịhọrọ naanị ndị tozuru ka ntozu ị bụ onye ọrụ nlekọta ntụkwasị obi nke Wikimedia Foundation, ruo n'ókè nke ndị na-azọ ọkwa isii. Ọ bụrụ na ha nwetata ihe karịrị mmadụ isii ndị na-azọ ọkwa nwezuru ihe a tụrụ anya ya, ha kwesịrị ịhọrọ mmadụ isii kachasị mma.

Ònye ga-edu ntụzịaka ụkpụrụ usoro mmemme?

Kọmitii Nhọpụta na-ahụ maka itinye ụkpụrụ nduzi usoro mmemme ntuliaka ndị na-azọ ọkwa.

Gịnị kpatara e ji eme usoro mwebata mbụ ndị na-achọ isonye n'otu?

Usoro mwebata mbụ n'arụ ọrụ abụọ: (1) iji nyere ndị na-achọ nsonye aka inyochaa ma ọrụ ahụ bụ ihe ha tụrụ anya ma ha bụkwa ndị kwesiri ịnọn'ọkwa ọrụ ahụ na (2) iji nyere aka ịzụlite nkà ga-eme ka ọkwa mgbanwe ịba na ọtụ Board of Trustees dị mfe nye ndị a họpụtara.

Olee mgbe a ga-ahọpụta ndị nlekọta a họọrọ?

A na-atụ anya na nhọpụta ikpeazụ ga-adị na nzukọ nke ndị Trustees na Disemba 2025.

FAQ for voters

Are there requirements to be eligible to vote?

Yes, there are. The Elections Committee decides the voting eligibility criteria. You can use the AccountEligibility tool to quickly verify your voting eligibility.

How many times may I vote?

The rule is: one person, one vote. If you have multiple accounts that meet the voter requirement, you can still only vote once. Votes from multiple accounts belonging to the same individual will be struck. To meet the editor voting eligibility, your contributions will be counted across all wikis, if it’s your home-wiki or any other.

If you inadvertently vote twice, you should contact the Elections Committee and ask for the additional votes to be struck.

If you decide to change your vote, you may do so up until the moment the vote closes. This can be because you have changed your mind or if you have made a mistake. Simply vote again and your previous vote will be struck.

How does the STV on SecurePoll work?

Depending on the platform you are using to vote, you will see either drop-down selections or a drag-and-drop interface.

In both interfaces, the voting software requires you to rank at least one candidate.

If you are voting through the web, you will encounter a drag-and-drop interface If you are voting through mobile or if you don’t have Javascript enabled, you will encounter a drop-down selection
  • On the voting page, you will see two boxes marked as “Not Ranked” and “Ranked”. In the beginning, you will see all candidate names in the “Not Ranked” box. You are to rank candidates from “Preference 1” (most preferred) to “Preference #” (least preferred; '#' will be the total number of candidates).
  • Starting from the top, you can rank candidates you consider most suitable to be elected by dragging their names from “Not Ranked” and dropping it into the “Ranked” box.
  • You may stop ranking candidates at any point during the voting process. For example, out of the 4 candidates, you can choose to only rank the top 2, and not rank the remaining 2.
  • On the voting page, you will see a sequence of dropdown boxes. You are to rank candidates from “Preference 1” (most preferred) to “Preference #” (least preferred; '#' will be the total number of candidates).
  • Starting from the top, you can begin ranking candidates they consider most suitable to be elected. Candidates that you believe are less suitable should be marked toward the bottom of their list. Only stop ranking when you have no preference among the remaining candidates. If some candidates are less suitable to you than others, you should continue to rank the ones you consider more suitable.
  • You may stop ranking candidates at any point during the voting process. For example, out of 4 candidates, you can choose to only rank the top 2, and not rank the remaining 2.
  • Candidates need to be ranked without skipping numbers in-between. If you skip numbers you will see an error message.
  • You may not rank the same candidate multiple times, and will see an error if you do.

You can re-vote in the election, which will overwrite your previous vote. You can do this as many times as you like up until the moment the vote closes.

How does transferring votes work? Why shouldn't I rank every candidate?

The voting system is meant to allow voters to rank candidates in the order of preference. Ranking a candidate means that the voter is willing to support that candidate if the higher-ranked candidates are either elected or eliminated.

During the tallying process, votes are initially allocated to each voter's top-ranked candidate. If that candidate is elected with surplus votes or eliminated due to insufficient support, the vote is transferred to the next ranked candidate, and so on.

For example, imagine a voter ranks candidates A, B, C, and D, but not E or F. If candidates A, B, and C are either elected or eliminated, the vote would be transferred to candidate D. If D is also elected or eliminated, and the voter did not rank E or F, the vote becomes exhausted and is no longer transferred. To indicate willingness to support E or F, the voter should rank them as well.

How do I know who to vote for?

You can use the following resources to decide who to vote for:

  • Click their names to review their applications
  • Watch the candidates' video statements

Why are only some of the answers in the candidate application translated?

In order to help with voter evaluation, translations are being made available in a number of languages. Translations will be made available for the required questions. The optional questions and answers were intentionally not marked for translation in the template or candidate profile pages for capacity reasons.

I can see the usernames of the voters. Can I or others see how I voted?

The voter list is public; you can see who has cast a vote. This list is used by the scrutineers to make sure all the votes are valid. However, no one can see how someone voted; your vote is not attributable to you.

Questions regarding the August 21 announcement

What do the bylaws say about seating Trustees?

Section 3 of the bylaws refers to the selection and seating of Trustees.

When did the Foundation begin implementing background checks as part of the Board nomination process?

To ensure compliance with the Board’s duty of care, and as outlined in the Board Handbook, the Foundation implemented background checks routinely beginning in July 2013. Media checks were formally added in 2016 as part of the background check process.

The background check and media check are initiated by the Wikimedia Foundation and completed with the assistance of external service providers with specialist expertise. The checks vary in length of time depending on several factors, including where a person is located.

Why is this process being done before the final results of the election?

This is based on best practices, increased scrutiny the board faces and to reduce uncertainty around candidate eligibility before community members vote. This change will ensure that all candidates in the voting roster are eligible to be seated. It also means that the community does not go through a voting process where the Board is then unable to implement the outcome. The final two candidates will still need to be appointed by the Board in a vote, which requires an executive session meeting in November.

The Elections Committee, in discussion with the Board Liaisons, has decided to open the voting period on October 8. The voting period will close October 23.

Who will have access to the information in the candidates background check?

The Secretary of the Board and a member of the Foundation’s People Department will have access to the results. They will not share identifiable information like address or other personal information except as required to complete the background check. If the background check process identifies information that indicates that a candidate may not be able to serve on the Board, the Secretary will raise this issue and share information with the Board Chair to determine what action is appropriate and whether additional information may need to be shared with the Board of Trustees.

What kinds of issues may disqualify a candidate from being seated and what might be announced if a candidate is disqualified?

This holistic process is intended to assess the fitness of candidates to be seated on the Board of the Wikimedia Foundation, a U.S.-based non-profit organization. The checks will determine legal requirements, the ability of a candidate to fulfill the duties of a Trustee, as well as a determination of temperament, judgment, and discretion that comes from the Governance Committee interview and the information collected in the media and background checks. This process has been in place for several years and is regularly evaluated to ensure it meets the needs of the Board. If the Board determines that a candidate cannot be seated based on the outcome of these processes, the candidate will be informed before the election. They will then have the opportunity to withdraw before the voting begins, though this may not be the only reason a candidate chooses to withdraw. In the unlikely event that the Board deems it necessary, e.g. to correct the record or for safety, the Board may make a public statement on disqualifying a candidate.

If any candidate is disqualified through this process, will one of the six non-shortlisted candidates be brought in as a finalist?

No, we will not go back to the non-shortlisted candidates and add any to this process. We are changing only the timing of when the background and media checks are run to determine if each candidate can be seated before voting takes place, given the organisation's increased visibility and potential higher risks to individuals. Had a candidate been disqualified after voting had taken place, the election results would have been recalculated to determine the next highest voted person. No new candidates would have been introduced to the process.