Jump to content

Wikimedia Foundation elections/2025/Translation - SecurePoll/ig

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2025/Translation - SecurePoll and the translation is 100% complete.

Ntuliaka a ga-ahọpụta mmadụ abụọ (2) ndị ga-abanye na Board of Trustees Wikimedia Foundation.

Other material

  • title: Nhọrọ Board of Trustees nke Wikimedia Foundation 2025
  • jump-text: A ga-eme ntuliaka na wiki zuru ọnụ. Biko pịa bọtịnụ dị n'okpuru iji gbanwee.
  • return-text: Ihu Oru ntuliaka Wikimedia Foundation nke 2025
  • unqualified-error: Anyị na-arịọ mgbaghara, mana o yighị ka ị nọ na ndepụta ndị ruru ogo ịtụ vootu. Biko gaa na peeji enyemaka nke onye na-eme ntụliaka maka ozi ndị ọzọ gbasara iru eru nke onye na na-eme ntuliaka na ozi gbasara otu a ga-esi agbakwunye gị na ndepụta ndị na-eme ntụliaka ma ọ bụrụ na ị ruru ịtụ vootu.
  • candidates: Ndị na-achọ ịzọ ọkwa