Ntuliaka Wikimedia Foundation/2025
N'afọ 2025, ọnụnọ nke ugboro (abụọ) nke ndị nlekọta atụkwasra obi ndị ngalaba otu- na ndị mmekọ họpụtara na Wikimedia Foundation Board of Trustees ga-abịa na njedebe. Ndị Board na-akpọ ndị otu Wikimedia ka ha sonye na usoro nhọpụta nke afọ a ma tụọ vootu iji mejupụta oche ndị ahụ.
Kọmitii Ntuliaka ga-ahụ maka usoro a site na nnweta nkwado n'aka ndị ọrụ Foundation.
Usoro ịtụ vootu na ebe a ga-atụ ya
Single Transferable Vote na SecurePoll ka a ga-eji na ntuliaka nke afọ a.
Maka ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ
Tinye akwụkwọ ka ị sonye na ndị na-adọ ndọrọ-ndọrọ ọchịchị
Usoro nhọrọ
Na ntuliaka nke afọ 2025, a ga-enwe ohere oche 2 (abụọ). N'ime usoro ntuliaka gara aga mgbe e nwere ohere oche anọ, e nwere ọnụ ọgụgụ dị ukwuu nke ndị na-azọ ọkwa nye ndị na-eme ntụliaka inyochaa. Kọmitii ntuliaka na Board of Trustees kpebiri na mmadụ iri ga-abụ ọnụ ọgụgụ dị mma ndị na-eme ntụliaka inyocha. Ọ bụrụ na e nwere ihe karịrị mmadụ iri tozuru etozu dịka Kọmitii Ntuliaka si kpebie, a ga-eme usoro ndepụta aha. Usoro a ga-achọ idepụta mmadụ isii, ndị mmadụ isii a ga-agafe usoro atụm vootu nke ngalaba otugasị. Ọ bụrụ na e nwere mmadụ iri ma ọ bụ karịa, ọ gaghị enwe usoro ndepụta aha. Usoro a ga-abụ nnukwu ọrụ nye ndị ngalaba naanị iji kpochapụ mmadụ atọ ma ọ bụ karịa maka oge ntuliaka ngalaba otu.
Ajuju ndị ngalaba òtù nye ndi na-adọ ndoro-ndoro ochichi
N'ime usoro nhọpụta ọ bụla, ndị ngalaba otu nwere ohere ịnye ajụjụ ndị na-adọ ndọrọ ndoro Board of Trustees ga aza. Kọmiti ntuliaka na-ahọpụta ajụjụ n'ime ndepụta ndị ngalaba otu wepụtara nye ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ ịza. Achọrọ ka ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ zaa naanị ajụjụ ndị a ahọpụtara. Ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ ga-aza ajụjụ niile achọrọ na ntinye akwụkwọ anamachọ isonye ahụ ka ha wee nwee ohere; ma ọ bụghị ya, a ga-ewepụ akwụkwọ anamachọ isonye ha.
N'afọ a, a ga-ejikọta oku nnabata ajụjụ ndị ngalaba otu zitere na ọkwa mmalite, ka anyị wee nwee ike ịnakọta ajụjụ na mbido usoro ahụ. Mgbe ahụ, Kọmitii Ntuliaka ga-ahọrọ ajụjụ ise (5) ndị na-azọ ọkwa ga aza. Ajụjụ ndị ahọpụtara nwere ike ịbụ mkpokọta nke ihe ndị ngalaba otu zitere, ma ọ bụrụ na ha yitewere ma ọ bụ nwere njikọ. A ga-etinye ajụjụ ndị ahọpụtara n'ime ntinye akwụkwọ anamachọ ihe nke onye ntinye akwụkwọ, nke bụ na ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ nwere ohere ịza ajụjụ naanị otu ugboro. Ebumnuche nke a bụ imeziwanye ma belata ibu arọ nye ndị na-azọ ọkwa, ma mee ka ọ dịrị ndị na-eme ntụliaka mfe ile nzaghachi niile n'otu ebe.
Mkparịtaụka anyị na ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ
A viewing party of the recorded lightning talks from all 6 (six) final candidates will be hosted at Wikimania 2025. In a 3-minute pre-recorded video from each candidate, the candidates will share what makes them a strong candidate and what skills and expertise they will bring to the Wikimedia Foundation Board of Trustees to advance the Wikimedia movement.
- Date: August 6, 2025
- Time: 11:45–12:40 Nairobi local time (East Africa Time)
- Location: Nyeri (Meeting Room 6)
Iwu Usoro omume
Maka ndị ga-atụ Vootu
Frequently asked questions
Are there requirements to be eligible to vote?
Yes, there are. The Elections Committee decides the voting eligibility criteria. You can use the AccountEligibility tool to quickly verify your voting eligibility.
How many times may I vote?
The rule is: one person, one vote. If you have multiple accounts that meet the voter requirement, you can still only vote once. Votes from multiple accounts belonging to the same individual will be struck. To meet the editor voting eligibility, your contributions will be counted across all wikis, if it’s your home-wiki or any other.
If you inadvertently vote twice, you should contact the Elections Committee and ask for the additional votes to be struck.
If you decide to change your vote, you may do so up until the moment the vote closes. This can be because you have changed your mind or if you have made a mistake. Simply vote again and your previous vote will be struck.
How does the STV on SecurePoll work?
Depending on the platform you are using to vote, you will see either drop-down selections or a drag-and-drop interface.
In both interfaces, the voting software requires you to rank at least one candidate.
| If you are voting through the web, you will encounter a drag-and-drop interface | If you are voting through mobile or if you don’t have Javascript enabled, you will encounter a drop-down selection |
|---|---|
|
|
You can re-vote in the election, which will overwrite your previous vote. You can do this as many times as you like up until the moment the vote closes.
How does transferring votes work? Why shouldn't I rank every candidate?
The voting system is meant to allow voters to rank candidates in the order of preference. Ranking a candidate means that the voter is willing to support that candidate if the higher-ranked candidates are either elected or eliminated.
During the tallying process, votes are initially allocated to each voter's top-ranked candidate. If that candidate is elected with surplus votes or eliminated due to insufficient support, the vote is transferred to the next ranked candidate, and so on.
For example, imagine a voter ranks candidates A, B, C, and D, but not E or F. If candidates A, B, and C are either elected or eliminated, the vote would be transferred to candidate D. If D is also elected or eliminated, and the voter did not rank E or F, the vote becomes exhausted and is no longer transferred. To indicate willingness to support E or F, the voter should rank them as well.
How do I know who to vote for?
You can use the following resources to decide who to vote for:
- Click their names to review their applications
- Watch the candidates' video statements
Why are only some of the answers in the candidate application translated?
In order to help with voter evaluation, translations are being made available in a number of languages. Translations will be made available for the required questions. The optional questions and answers were intentionally not marked for translation in the template or candidate profile pages for capacity reasons.
I can see the usernames of the voters. Can I or others see how I voted?
The voter list is public; you can see who has cast a vote. This list is used by the scrutineers to make sure all the votes are valid. However, no one can see how someone voted; your vote is not attributable to you.
Candidates
Following the candidate review process, these four candidates will be on the ballot for the community voting phase:
- Bobby Shabangu (Bobbyshabangu (talk • meta edits • global user summary • CA))
- James Alexander (Jamesofur (talk • meta edits • global user summary • CA))
- Michał Buczyński (Aegis Maelstrom (talk • meta edits • global user summary • CA))
- Wojciech Pędzich (Wojciech Pędzich (talk • meta edits • global user summary • CA))
Watch the candidates' statements below:
-
Bobby Shabangu
-
James Alexander
-
Michał Buczyński
-
Wojciech Pędzich
Usoro oge iheomume
Usoro iheomume dị n'okpuru nwere ike ịgbanwe, na nzaghachi maka mmelite nke usoro ahụ.
| Ụbọchị | Ihe ndị a gà-eme | Ọnọdụ |
|---|---|---|
| 1 Mee 2025―15 Mee 2025 | Nnyochaa ngalaba otu gbasara iwu nhọrọ | |
| 22 Mee 2025 | Mwepụta ọkwa na iwu nhọrọ emecharala na ịkpọ oku maka ajụjụ site na'aka ndị ngalaba otu | |
| 17 Jụn 2025― |
Ọkpụkpọ oku ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ (nke ga-emeghe ruo Izu abụọ) | |
| Ọkara mbụ nke ọnwa July 2025 | Nnyocha ndị na-adọ ndoro-ndoro | |
| Ọkara nke abụọ nke ọnwa July 2025 | Ndepụta ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ ahọpụtara, ma ọ bụrụ na ọ dị mkpa | |
| Ngwụcha Ọnwa Julaị 2025 | Ndepụta aha ikpeazụ nke ndị na-adọ ndọro ndọro | |
| Ọnwa Julaị 2025 | Oge ozi ndị dị mkpa nye ndị ndoro-ndoro tupu ha abanye | |
| 29 Julaị 2025―7 Ọktoba 2025 | Oge ime ihe omume mkpọkọta nke ndi na-adọ ndọrọ ndọrọ | |
| Ọgọọst 2025―Ọktoba 2025 | Nnyocha miri emi gbasara ndị a họọrọ | |
| 8 Ọktoba 2025―22 Ọktoba 2025, 23:59 UTC | Oge ntuliaka (ga emeghe ruo izu abụọ) | |
| Ọktoba 2025―Novemba 2025 | Mpụtaara mbụ, ka enyochachara vootu atụrụ | |
| Disemba 2025 | Bọọdụ nabatara ma tinye ndị a họọrọ na nzukọ Bọọdụ |
