Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024 and the translation is 94% complete.

Na 2024, oge ọrụ nke Community- and Affiliate-selected Trustees nke afọ 4 (anọ) na Wikimedia Foundation Board of Trustees ga-abịa na njedebe. Ndị bọọdụ na-akpọ otu Wikimedia isonye na usoro nhọrọ nke afọ a ma tụọ votu iji mejuo oche ndị ahụ.

Kọmitii ntuliaka ga-ahụ maka usoro a site na nkwado sitere n'aka ndị ọrụ Foundation.

Usoro ịtụ vootu na Ebe a ga-atụ votu

A ga-eji Votu a na-enyefeghị otu na SecurePoll na ntuliaka nke afọ a.

Maka ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ

Debanye ka ị bụrụ onye na-adọ ndoro-ndoro ochichi

Akụkọ nke bụ isi: Ntuliaka nke Wikimedia Foundation/2024/Ndebanye ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ

Usoro ndepụta aha

Na 2024, a ga-enwe oghere oche anọ . N'oge nke gara aga, enwere oghere anọ n'oche anọ, enwere ọnụ ọgụgụ dị ukwuu nke ndị na-eme ntuliaka ịtụle. Kọmitii ntuliaka na Board of Trustees kowapụtara na ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ iri na abụọ ga-abụ nọmba dị mma maka ndị ntuliaka iji mee nyochaa. Ọ bụrụ na enwere ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ karịrị iri ise tozuru etozu dịka Kọmitii ntuliaka si kwuo, Usoro nhọrọ ndepụta aha ga adị. Usoro a ga - ebipụta mmadụ iri na abụọ. Nke a ga-eso usoro nke ngalaba òtù. Ọ bụrụ na enwere ndị rụrụ iri na ise 15 ma ọ bụ belata, agaghị eme usoro nhọrọ ndepụta aha . Usoro ahụ ga-abụ ọtụtụ ọrụ nye ndị mmekọ naanị iji kpochapụ ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ atọ ma ọ bụ obere maka ịtụ vootu Otu ngalaba.

Ajuju ngalaba òtù maka ndi na-adọ ndoro-ndoro ochichi

In each selection process, the community has the opportunity to submit questions for the Board of Trustees candidates to answer. The Election Committee selects questions from the list developed by the community for the candidates to answer. Candidates are only required to answer these selected questions. This year, the Election Committee will select five (5) questions for the candidates to answer. The selected questions may be a combination of what’s been submitted from the community, if they’re alike or related. Once selected, each question is broken into a subpage to help with readability.

Mkparịta ụka ya na ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ

  • A ga-enwe oge ajụjụ ọnụ nke ndị niile ahọpụtara. Ajụjụ ọnụ a ga-adị na ikuku ma aga enwe nkọwa ya; ma dekọọ ya maka ndị na-enweghị ike ịsonye.
  • Iji hụ na enwere nha, a ga-ekekọrịta ajụjụ ndị a nye ndị ahọpụtara tupu oge eruo ka ha nwee ike ịkwado. Ndị ọrụ nkwado ga-eme ka ọ dị mfe ịhụ na enwere oge ikwu okwu ha nha maka onye ọ bụla.

Iwu mkpọsa

Isi isiokwu: Ntụliaka Wikimedia Foundation /2024/ Ntuziaka onye naonye na ndọrọ ndọrọ

Maka ndị na-atụ Vootu

Ntuziaka ntozu ndị ntuliaka

Akụkọ nke bụ isi: Ntuliaka nke Wikimedia Foundation/2024/ Ntuziaka ntozu ndị ntuliaka

Usoro oge iheomume

Agbata Ihe ịrịba ama Usoro oge iheomume
Usoro ịbụ onye naonye na ịgbasa Ozi Ịma ọkwa usoro ntuliaka na-abịa March 12, 2024
Nnọkọ tupu mbanye nke mndị nwere ike na ndị ahọpụtara April 2024―August 2024
Ọkpụkpọ oku ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ na ọkpụkpọ oku maka ajụjụ (Izu 3) May 8, 2024―May 29, 2024
Oghere ịkpọ Oku maka ajụjụ meghere izu ise (Izu 5) May 8, 2024―June 12, 2024
Nyocha nke ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ dabere na iwu na ntụziaka ntozu nke ndị nsonyem:Special:MyLanguage/Wikimedia_Foundation_elections/2024/Candidate_application#Candidate_criteria May 30, 2024―June 7, 2024
Nwepụta aha ndị ahọpụtara aha (ọ bụrụ na ọdabara) June 2024
Oge ime mkpọsa nke ndi na-adọ ndọrọ ndọrọ July 2024―August 2024
Ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ ga-aza ajụ sitere na ngalaba otu July 2024
Mkparịta ụka nke ndị na-adọ ndọrọ ndọrọ (ịgba ajụjụ ọnụ) August 2024
Ịtụ vootu na mpụtara Oge ịtụ vootu Ngwụcha Ọgọọst ma ọ bụ mbido ọnwa Septemba 2024 (ga-emeghe nanị izu abụọ)
Ezi nyocha, ngụkọ, na ọkwa mmalite nke mpụtara ntuliaka N'ime izu atọ nke mmechi nke oge ịtụ vootu
nkwenye Nyocha ndabere na nkwenye nke ndị ahọpụtara; Board of Trustees na-akparịta gbasara ndị nsonye Ọktoba -Novemba 2024
Ndị Board of Trustees na-atụ Vootu maka ndị ahọpụtara Desemba 2024 (nnọkọ otú bọọdụ)

Ajụjụ ndị a na-ajụkaarị

Main article: Wikimedia Foundation elections/2024/FAQ