Arịrịọ enyemaka ego : MSIG /Examples
A na-akọwa atụmatụ siri ike n'ụzọ doro anya ma gosipụta ezi ihe ọmụma banyere ọnọdụ dị ugbu a nke atụmatụ ọ na-achọ itinye n'ọrụ. Ihe imaatụ ole na ole bụ ndị a. Ha na-egosi ụdị atụmatụ ndị a ga-enweta ego, yana ọkwa nkọwa a tụrụ anya maka ntunye ọ bụla.
O nweghị ihe achọrọ ka o soro ihe atu ndị a: Ha pụrụ ibu ebe mmalite ma ọ bụ ebe ana-kpoturu iji nyere gị aka imepụta nsunye arịrịọ onyinye. Nsunye arịrịọ nke onyinye gị kwesiri imezu ebum na uche (nke ihe ị matu ga enye aka), tinyere ebumnuche gị pụrụ iche.

ogogo mbiakota ọnụ ndị otu anyị akpọrọ Hubs
- Ndị otu Hub nnyocha
- Nchepụta nke ọrụ nyochaa iji gboo mkpa na ihe ndị dị mkpa nke ndị otu ụmụnna iji chọta ụzọ kachasị mma iji rụkọọ ọrụ ọnụ. Ọrụ a na-enye aka na mkparịta ụka zuru ụwa ọnụ na-aga n'ihu na ógbè hubs.
- Ọrụ nke na-achọ ime ka mkparịta ụka na nkwekọrịta dị mfe n'ime obodo maka ọrụ hubs nke e nyochara tupu ya ma nwee oke akọwapụtara nke ọma.
Ịmalite ọrụnka
- Nnyocha Mkpa Maka Mmepe ọrunkà
- Ihe atụ nkea na-agụnye nyocha mkpa iji ghọta profaịlụ mmụta na mkpa nke ndị otu obodo. Ọrụ a bụ iji nyere obodo aka ịchọpụta ma kọwaa nkà ndị ha chọrọ.
- Ntughari nke ngwa ngwa eji amụ ihe
- Nchepụta nke a bụ maka obodo ndị dị njikere ịchọta ma kọwaa ọrụ mmepe nkà. Nke a ga-agụnye iwere ngwá ọrụ dị ugbu a ma nyefee ha maka obodo ha.
- Ịmepụta ngwa ngwa ọhụrụ eji akuzi ihe ma ọ bụ Ihe omume
- Nchepụta maka ike-pụta ngwa ngwa eji akuzi ihe iji kwalite nkà nke ezi nchịkọta nke affiliates.
Movement Charter
- Mmemme nnochite anya Movement Charter100% match
- Sunye akwụkwọ maka usoro nmeghe maka onye Wikimedian ọ bụla nwere mmasị iweta mkparịta ụka Movement Charter na obodo ha.