Translations:Grants:IdeaLab/Inspire/FAQ/102/ig

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki

Mmata bụ usoro nke mbụ na-iweta ndi ọhụrụ,ndi nkwado na ndi ga esonye nʻọrụ Wikimedia. Ndi mmadu enweghi ike iji Wikimedia rụọ ọrụ dika edemede mʻọbụ ikwado Wikimedia ma ha amaghi ihe ọ bụ.Ụgbụa anyi ma na otu nʻime nkeji abụọ ndi na aga na intanetị n'ime mba di ichiche di otụ nari, iri anọ na ise amaghi ihe a nʻakpọ Wikimedia,mana ọtụtụ nʻime ha ma Facebook, Google na WhatsApp