Translations:Grants:IdeaLab/Inspire/FAQ/98/ig

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki

Nkea bụ mbọ ndi Wikimedia nọ na mba di icheiche n'amachaghi ihe gbasara Wikimedia n'ihe eji ya eme, ibiakọta chepụta otu ha ga-esi eme ka amata ma ghọta ihe gbasara Wikimedia na obodo ha. Olileanya anyi bụ na ndi Wikimedia nọ n'obodo di ichiche n'elu ụwa ga agbakota aka echepụta otu aga esi ewebata ndi agụma akwukwọ ọhụrụ.