Igbo Wikimedians User Group/Meetup/Strategy Discussions 2020/ig

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Igbo Wikimedians User Group/Meetup/Strategy Discussions 2020 and the translation is 75% complete.
Outdated translations are marked like this.

Mkparịtaụka gbasara strateji nke ndị otu Igbo Wikimedia bụ nzukọ nke emere n'ikuku iji kpaa maka otu atụmaatụ nke ndị otu Wikimedia tụpụtara ga-esi baara anyị tụmadị mgbe aga eguzobe atụmaatụ ndị n'afọ 2021nakwa n'ọdịnihu. Nzukọ a ga-enyere anyị aka ịgwa ndị otu Wikimedia atụmaatụ nke kacha anyị mkpa.

Nkọwa ndị dị mkpa

  • Ụbọchị iri abụọ na asatọ na iri abụọ na iteolu nke ọnwa Novemba afọ 2020
  • Ebe Zoom
  • Eserese vidio Zoom1, Zoom2
  • Notes in English
  • Ndị biara nzukọ ụbọchị abụọ ndị a dị iri atọ

Mbunuche

Emere nzukọ a iji wee nweta ihe ndị a:

  1. Ịja ndị otu anyị ike nakwa ịgba ha ume.
  2. Ịdetu ma dowe atụmaatụ ndị ahụ metụtara ije strateji a
  3. Kesaa ozi ihe mmụta banyere atụmaatụ ndị ahụ ewepụtara ma kwekọrịta na ya n'otu anyị
  4. Chịkọta mkparịta ụka nke otu anyị
  5. Họrọ atụmaatụ kacha mkpa n'afọ 2021

Aha ndị biara nzukọ n'ụbọchị nke mbụ

  1. Adaora Obuezie
  2. Benedict Udeh
  3. Ceslause Ogbonnaya
  4. Chigozie Anakor
  5. Chinaza Ikechukwu
  6. Euphemia Uwandu
  7. Kayode Yussuf
  8. Mehrdad
  9. Ngozi Osuchukwu
  10. Obiageli Ezeilo
  11. Onyinye Onuoha
  12. Tochi Precious
  13. Uzoma Ozurumba
  14. Wilson Oluoha

Ndị biara nzukọ n'ụbọchị nke abụọ

  1. Benedict Udeh
  2. Ceslause Ogbonnaya
  3. Chigozie Anakor
  4. Chinaza Ikechukwu
  5. Chinwe Anunobi
  6. Euphemia Uwandu
  7. Kayode Yussuf
  8. Ngozi Osuchukwu
  9. Obiageli Ezeilo
  10. Okoro Chimere Ezumah
  11. Precious
  12. Tochukwu Emokam
  13. Uzoma Ozurumba
  14. Wilson Oluoha

Ihe ndị akpatara ma kwekọrịta na nzukọ a

Ndị otu họpụtara ihe ndị a

  • Atụmaatụ ise kacha anyị mkpa achọrọ ka emeere anyị n'afọ 2021
  • Atụmaatụ ise kacha mkpa aga-eme na mba ụwa niile n'afọ 2021
  • Ndepụta ihe ndị achọrọ maka mmepụta/mmezu ndị a

Ị nwere ike ịgụthe details of the report.