Jump to content

Movement Charter/Kọmitii Ndepụta/Ọkwa - Ekele na Usoro n'esote

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Charter/Drafting Committee/Announcement - Thank you and next steps and the translation is 100% complete.

Daalụ maka isonye na ntuliaka Nkwado nnabata Movement Charter

Ị nwere ike ịchọta ozi a ka atụgharịrị n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki. Please help translate to your language

Ndewo onye ọ bụla,

Daalụ ndị ndị mmadụ 2,451 na ndị ngalaba òtù 129 maka isonye na Wikimedia Movement Charter votu nkwado nnabata. Daalụ ndị nyere nzaghachi ọzọ tinyere votu a!

Anyị ga-aga n'ihu na-inyocha votu. A ga-ebipụta mpụtaara ya ozugbo enwere ike, n'agafeghị ngwụcha ọnwa July 2024. Anyị ga-esochi ya n'usoro nke ihe ndị ọzọ n'esote, nke ga-agbado ụkwụ na mpụtaara Votu.

N'aha Kọmitii Ndepụta Movement Charter na Charter Electoral Commission,