Jump to content

Charter Movement/Ratification/Voting/SecurePoll - ịtụ vootu n'otu n'otu

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Charter/Ratification/Voting/SecurePoll - individual voting and the translation is 94% complete.

Nkwado nnabata Movement Charter Wikimedia

Tụọ votu

Eeh

-

Mba

Ajụjụ

Ị na-akwado nnabata nke Wikimedia Movement Charter?

Ntuliaka a bụ maka usoro nnaba nke Wikimedia Movement Charter. Tunye vootu gị n'okpuru ebe a. Maka ozi ndị ọzọ, gaa na peeji enyemaka onye na-eme ntụliaka na Meta-Wiki.

Biko họrọ "mba" ma ọ bụ "eeh" nhoro n'enweghị nhọrọ"mba" ma ọ bụ "eeh" agaghị emetụta mpụtara n'ụzọ ọbụla, mana ọ n'ebe ohere ịhapụ ntinye okwu.

Ọ bụrụ na ịnwere nchegbu banyere Movement Charter Wikimedia, biko gosi ngalaba nke ekwesiri ilebara anya nakwa uche gị na ha. Ntunye okwu ga-abụ nke onye ọbụla ga-ahụ. Biko edenyela ozi metụtara onwe onye na ntunye okwu gị. Daalụ.

ihe ndị ọzọ

  • title: Nkwado Nnabata Movement Charter Wikimedia
  • jumptext: Aga eme ntuliaka na gburugburu wiki. Biko pia aka na ebe mpiakà dị n'ala iji Weghachiharịa. Biko marakwa na mgbe ituliriaka ụfọdụ ihe gbasara gị dị ka ákàrà njieme gị na omee ka aga ewekọrọ iji nyere ndị nlebanya aka ịma izi ezi ntuliaka a dị. Aga ehichapụ nke a ka ọ gachara abalị iri itoolu emechara ntuliaka ma ọ bụ nanị ndị n'eme nyocha na ndị ntuziaka nke òtù ọrụ ga n'ahụ nke a.
  • returntext: Movement Charter Wikimedia
  • unqualifiederror: Biko ewela iwe, mana isoghí na ndetu ndị nwere ikikere ntuliaka. Biko ga na peeji ntuziaka ndị ntuliaka maka ezi nkọwa gbasara ikikere ntuliaka na ntuziaka nke ndetu ndị nwere ikike ọ bụrụ na inwere ikike.