Atụmatụ Ime Njem/Atụmatụ/Arụmọrụ nke ọ̀gbọ́ ọrụ na ụkpụrụ nlere anya idetu ihe

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Platform functionality and documentation standards and the translation is 100% complete.

Arụmọrụ nke ọ̀gbọ́ ọrụ na ụkpụrụ nlere anya idetu ihe

Imelite Ahụmahụ Ojieme nke ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia gụnyere ikepụta ụkpụrụ nlere anya maka idetu ihe nakwa arụmọrụ nke ọ̀gbọ́ ọrụ a. Ekwesiri inwe usoro omume-ihe doro anya maka Iwulite ahụmahụ ojieme nke ọrụ Wikimidia niile (ịmaatụ: otu a ga-esi tunye álò maka mwulite ma nwalekwaa ya). Ekwesịkwara inwe ndetu ihe nke nọ n'ógó nlere anya opekatampe ya maka ahụmahụ ojieme nke ọrụ Wikimidia niile, tụmadi ntuziaka òtù a ga-esi nwalee ma Melite ha.

  • Kepụta usoro gasị na akparamagwa ha, iji kwalite iji-arụ-ọrụ nke ọrụ Wikimidia niile, maka ndị ji ya eme ihe ma ndi na-ekepụta amamihe dị n'efu, nakwa ịsetịkwu arụmọrụ dị iche iche.
  • Idetu ihe nakwa ụkpụrụ nlere anya iji seta arụmọrụ nke ọ̀gbọ́ ọrụ dị iche iche maka nnwere, ọmụmụ ihe nakwa nkwalite.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Kwalite Ahụmahụ Ojieme" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
15. Platform functionality and documentation standards Overall Initiative Coordination
15. Platform functionality and documentation standards Development guidelines WMF