usoro mmegharị/atumatu/Nkọkọ ihe mere n'onwe

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Private incident reporting and the translation is 100% complete.

Mmepụta ntule nchekwa na mmepụta atụmatụ

Inye maka nchekwa na nsonye gụnyere inye ndị ọrụ aka ịkọ ihe mere na nzuzo. Ihe omume ndị ahụ nwere ike ịbụ okwu iyi egwu, nsogbu ọrụ aka na ikpo okwu Wikimedia maọbụ ndị ọzọ. Enwere ike ịkọrọ ha n'asụsụ ọ bụla. A ga-edozi ihe omume ndị ahụ dịka ngwa ngwa ha siri dị n'oge na nke ọma.

  • Mepụta ụzọ maka ndị ọrụ ka ha kọọ ihe mere na nzuzo, nke nwere ike ibu teknụzụ maọbụ mmadụ, gụnyere mmekpa ahụ, iji mee ka edozi ha nke ọma yana ngwa ngwa kwesịrị ekwesị n'agbanyeghị asụsụ ma ọ bụ ọnọdụ.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Ihu maka nchekwa na nsonye" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
19. Private incident reporting Overall Initiative Coordination
19. Private incident reporting Incident Reporting System WMF Trust & Safety

Akwụkwọ ndị emetụtara ya na mkparịta ụka

Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede na ụdị ochie nke atụmatụ ndụmọdụ nke nwere ike inye nkọwa ndị ọzọ na atụmatụ a: