Movement Strategy/atụmatụ/nhazi usoro iji kwalite ejumafọ na nrụpụta

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki

Usoro nhazi iji kwalite ezumoke na nrụpụta

iwelite ndigide nke ọgbakọ njem Wikimedia nwere ngalaba abụọ: 1.Ego, na 2. Ndị mmadụ. Iji nye aka na nnọsike nke ndi mmadụ na njem Wikimedia ma webatakwa ndị ọhụrụ ga esonye na njem Wikimedia, E kwesịrị inwe usoro nhazi iji kwalite ezumoke na nrụpụta ha. Ịmaatụ, ekwesiri inye ndị ntunye n'ọrụ Wikimedia ihe nweta, ọbụghị na n'idezi ederede mana n'ọrụ ndị anaghị ahụcha anya, dị ka nkwuputa mgbanwe na iwu ọha, ime nyocha,ịnye nkuzi na ihe ndị ọzọ. N'Ịgbakwunye, ọchịchọ ha kwesịrị ka eba ya anya na ogo dị iche iche iji nye ha udi nkwado ha chọrọ, ma nabata ndị ntunye dị iche iche na ọgbakọ a.

Mepee usoro nhazi iji kwalite afọ ojuju na mmepụta nke ndị na-etinye aka na njem a site na:

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Mụbawanye idigide adịgide nke otu anyị" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity Overall Initiative Coordination
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity Wikipedia Library WMF Moderator Tools Global
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity Community Officer Program Chapter Wikimedia Mexico Chapter Latin America & The Caribbean Execution & Implementation
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity Harmful Content Portfolio WMF Content Compliance Team Global Execution & Implementation
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity Peer Support Networks within the Wikimedia Movement WMF Trust & Safety Team Global Pilot
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity Human Rights Policy Community Engagement Plan WMF Global Advocacy (Public Policy) Team Global Execution & Implementation
1. Systematic approach to improve satisfaction and productivity Chapter Capacity Building for Advocacy Program WMF Global Advocacy (Public Policy) Team Global Pilot