User:Iamchidindu

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki

Afa mụ bụ nwaada Chidịndụ Mmadụ-Okoli. A bụ mụ onye Ụbụlụ, nke nọ n'Oru-West Lokal Gọọmentị dị n'Ịmo Steeti.

Aka oru mụ bụ ịrụ n'ụlọ ọgwụ; ebe ahụ ka m nọ na-elekọta ndị ahu na adịghi.

Ihe ndị-ọzọ mụ na-emegasị bụ ịde ịhe edmede, ya na ịnyochapụta ihe ndi ọzọ degooro ka enwe ike imezi ya maka ọgụgụ.