User:Mazi Nnanna

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki

Mazi Nnanna bu nwafo igbo guru asusu Igbo ma jirikwa akara nzere B.ed Igbo keedukeshonu na mahadum Ebonyi di na steeti Ebonyi. E nwere m oke mmasi n'ihe gbasara asusu site na odide asusu igbo tinyekwara itughari ederede o bula e dere n'asusu bekee na Igbo nakwazi nkuzi ya. Emeela m ntughari ole na ole nke kachasi nke bu ntughari egwu e jiri mara mahadum steeti Ebonyi n'asusu Igbo bu anthem.