User:Mbah Gladys Uchenwa

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki



Aha m bu Oriakụ Gladys Uchenwa Mbah. A bu m onye Nenwe nọ n'okpuru ọchichi Aninri Local Gọọment, Enugu Steti nke di na Ọwụwa anyanwụ mba Nigeria. Ọ na-ewute m nke ukwuu etu asụsụ Igbo si n' alami-alami. Omasikwaziri m isonye na nkwalite asusu, erimeri na odinala Igbo, ya mere m ji wee weputa onwe m n'idenya ma gbasaa asụsụ Igbo site na-aka ndi Wikimedia rue na mba uwa nile.

Mba Gladys Uchenna
User language
ig-N Òjìème â nà à ghọtàsụrụ Ìgbòdiàlà.
en-3 This user has advanced knowledge of English.
Users by language