Akwụkwọ ikike/Nnabata

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Charter/Ratification and the translation is 100% complete.


Nnabata

A kwadoro Akwụkwọ a wee malite ịrụ ọrụ mgbe ntuliaka nwere nsonaazụ a:

  • Ọtụtụ (ihe karịrị pasenti iri ise) nke ndị mmekọ Wikimedia na-esonye na ntuliaka ịkwado Akwụkwọ a,
  • Ọtụtụ (ihe karịrị pacenti iri ise) nke ndị na-eme ntuliaka dabere na njem a na-akwado ntuliaka ịkwado Akwụkwọ a, yana
  • Ndị Board of Trustees nke Wikimeia foundatim n'atụ vootu iji kwado Akwụkwọ a

Enwere ike ịmwe ntụgharị asụsụ ndị ọzọ. Ọ bụrụ na enwere obi abụọ ma ọ bụ esemokwu n'etiti asụsụ ọ bụla na ụdị asụsụ Bekee mbụ, ụdị izizi ga-ejide.