Atụmatụ Ime Njem/Atụmatụ/Ahụmahụ ojieme (UX) ya na ọtụtụ ngwaọrụ ga-arụkọnwu ọrụ.

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Adaptable UX to various devices and the translation is 100% complete.

Ahụmahụ ojieme (UX) ya na ọtụtụ ngwaọrụ ga-arụkọnwu ọrụ

Imelite ahụmahụ ojieme (UX) nke ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia gụnyere ime ka ahụmahụ ojieme (UX) ya bụrụ nke ya na ọtụtụ ngwaọrụ ga-arụkọnwu ọrụ. Ịmaatụ, ịhụ íbé peeji ọrụ Wikimidia niile kwesịrị ịbụ nke ọ ga-adabara ya na ekwentị mkpanaaka. Ọbughi ihe a ga-eme naanị otu ugboro, n'ihi na ibé peeji ọrụ a kwesikwara ịnabata ihe mgbanwe ndị ọzọ na-ewu ewu ga-abata na teknụzụ.

Ahụmahụ ojieme UX ya na ọtụtụ ngwaọrụ ga-arụkọnwu ọrụ:

  • Ihu ibé peeji ọrụ dị iche iche ama-ụma hiwe ka ya na ọtụtụ ngwaọrụ dị n'ụdị dị iche iche na-arụkọnwu ọrụ nke ga-eme ka ojieme ha wéré ya na-eme ihe, ma na-etinyekwa uche ha n'ụzọ nakwa n'ụdị dị iche iche.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Melite Ahụmahụ Ojieme" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
11. Adaptable UX to various devices Overall Initiative Coordination
11. Adaptable UX to various devices Improvements to editing notifications on the Wikipedia iOS app WMF