Movement Strategy/Atụmatụ/Amụma ụzọ mwete ego gburugburu na atụmatụ inweta ego ọrụ

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki

Amụma ụzọ nnweta na atụmatụ nnweta ego ọrụ

Iji welite nnọsike nke otu anyị, ekwesịrị imepụta atụmatụ ịnweta ego na usoro ịchịkọta ego iji tinye akwụkwọ maka ụlọ ọrụ otu Wikimedia niile. Amụma a agaghị emetụta naanị Wikimedia Foundation, kamakwa nye ndị mmekọ niile. Ebumnuche nke amụma a bụ ịchọpụta ka Foundation na ndị mmekọ nwere ike isi nweta ego, ikwe ka ndị mmekọ gburugburu ụwa sonye n'ịkwakọba ego, na ime ka ụdị ego a na-enweta na otu ahụ dị iche iche.

  • Mepụta amụma na-emetụta ụlọ ọrụ otu niile iji depụta iwu maka ịnweta ego na iji kọwapụta ihe enwere ike ịmegharị na ọnọdụ na mkpa mpaghara. Amụma a ga-edozi nnọsike, ebumnuche anyị na ụkpụrụ anyị, yana nnwere onwe ego. N'ime usoro iwu a, anyị ga-:
    • EKesa ọrụ nke ndị na-enweta ego n'ofe ụlọ ọrụ otu ma zụlite nkà ịchịkọta ego mpaghara iji kwalite nkwado.
    • Mụbawanye ego ana-enweta ma kesaa ụdị ego a na-enweta n'ofe òtù ahụ, ebe ị na-ahụ na a na-enweta ego ma jiri ya mee ihe n'ụzọ doro anya ma ịza ajụjụ gbasara ya.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Bawanye nnọsike nke otu anyị" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
4. Global revenue generation policy + fundraising strategy Overall Initiative Coordination
4. Global revenue generation policy + fundraising strategy Wikimedia Enterprise WMF Enterprise Global Execution & Implementation