Atụmatụ/mmalite/ebe ọmụma

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Knowledge Base and the translation is 100% complete.

Imepụta ntọala ọmụma Wikimedia.

ijikwa ihe ọmụma nke iménke òtù Wikimedia gụnyere imeputa ntọala ihe ọmụma Wikimedia Ntọala a (Ikekwe ikpo okwụ nọọrọ inweta)ga-abụ ebe etiti iji hazie na inweta mmụta na akwụkwọ niile nkemmeyhari hụ.Ntọala ihe ọmụma ga-adi mkpa ikwe ka imepụta ọdịnaya sonye ikwado ọtụtụ asụsụ na ikwe ka ichọọ na inyayhari akurungwa ihe ọmụma dị ime site na metadata. Ntọala ihe ọmụma ga-achọ mmezi. Atumatu nlekọta ahụ nwere ike ịgụnye ndị òtù obodo n'ime pụta ọdịnaya, na irara ndị ọrụ aka ikwado ya.

  • Mepụta ụsoro ihe ọmụma nke nwere ohere inweta akụrụngwa mmụta osọrọ niile
    • Chepụta ntọala ihe ọmụma ka ọ bụrụ enyi-enyi na enyi na_okere ókè, arụ ọrụ, ọtụtụ asụsụ,na nke a na -achọrọ iji Chekwas ihe ọmụma dị n' ime nke mmeghari ahụ ka ndị ntị ye aka wee mara ihe dị na ebe a ga_achọta ya.
    • Mmepụta akwụkwọ Gana Scalabilityiji tinyekwuo ngaghari n'ụzọ dọ́rọ Naya ndị na-ahụ ma ya
  • Kwado imepụta metadata maka akụkụ ọ bụla nke ihe ọmụma dị n'ime iji kwado nchọta ya site na ngwu ọchụchọ.
  • Gbaa ume na ụtọ na idobe ihe ọmụma a na_eso omume ndị a.
    • Kwado sprints nwere oké lekwasịrị anya ka izena ọmụ ahịa na oke oge.
    • Mayharia odi Naya ọzụzụ na mmata ka a bụrụ mpaghara. Context ma tinye obodo di iche iche iji hụ na ihe ọmụma bu nwetara Ikema dị n' ụdị dị iche iche.
    • Nye ndị ọrụ raara onwe ha nye iji nyere aka na nhazi ọdịnaya, nchoputa mmezi obi ike, nkwado onye ọrụ na iji kwado ndị ọgbọ na ndị ọgbọ.
    • Kwado imepụta akụkọ iji tụọ na nyochaa ọganihu movement ahụ, n'ụzọ ziri ezi si ọtú a na -emepụta mmata ka mma ma ihazi ihe ndị ka mkpa.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Jikwaa ihe ọmụma nke ime" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
35. Facilitate a culture of documentation Overall Initiative Coordination WMF Movement Strategy & Governance Global Research & Needs Assessment
35. Facilitate a culture of documentation Chapter Capacity Building for Advocacy Program WMF Global Advocacy (Public Policy) Global Pilot
35. Facilitate a culture of documentation Case studies WMF Learning and Evaluation team Discontinued
35. Facilitate a culture of documentation Learning patterns WMF Learning and Evaluation team Discontinued