Atụmatụ Ime Njem/Atụmatụ/Oghere Ndị Ọgbọ

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Peer spaces and the translation is 100% complete.

Oghere Ndị Ọgbọ

Imelite Ahụmahụ Ojieme nke ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia gụnyere ikepụta ụzọ dị iche iche ndi ọgbọ na ndị ojieme yiri onwe ha inwe njikọ n'etiti onwe ha. Nkea ga-enye oghere ka, n'ịmaatụ ndị ojieme nwere mmasị yiri onwe ha ịkwalite ọdịdị nke ịzụte ma nwee mmekọrịta n'etiti onwe ha. Ọ na-akwadokwa mmadụ ịbụ onye ndú na inyekọrịta aka na ịkwadokọrịta nke mmadụ na ibe ya site na òtù ndị ọgbọ.

Oghere ndị na-enye ohere ịchọta ndị ọgbọ nwere ụdị mmasị, ọrụ na ebumnobi achọrọ kpọmkwem yana ọwa nzikọrịta ozi imekọrịta, imekọ ọnụ na iduzi ibe ha.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Melite Ahụmahụ Ojieme" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
14. Peer-to-peer spaces Overall Initiative Coordination
14. Peer-to-peer spaces Learning Match / Peer-to-Peer Proposal WMF
14. Peer-to-peer spaces capacityXchange/cXc2021
14. Peer-to-peer spaces Community Officer Program Chapter
14. Peer-to-peer spaces Harmful Content Portfolio WMF
14. Peer-to-peer spaces Peer Support Networks within the Wikimedia Movement WMF

Ederede na mkparịtaụka niile ndị metụtara ya