Atụmatụ Ime Njem/Atụmatụ/Akụrụngwa maka ndị Ọbịaraọhụrụ

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Resources for Newcomers and the translation is 100% complete.

Akụrụngwa maka ndị Ọbịaraọhụrụ

Imelite Ahụmahụ Ojieme nke ọ̀gbọ́ ọrụ Wikimidia gụnyere ime ya ka ọ bụrụ nke dị larịị nye ndị ọbịaraọhụrụ iji ya arụ ọrụ site n'inye ha akụrụngwa ndị bụ ọkacha mma. Ndị ọbịaraọhụrụ mgbe ụfọdụ na-enwe nsogbu ighọta ibe peeji ọrụ Wikimidia, nakwa ịmụta ka esi eji ya arụ ọrụ, nke nwere ike ịbụ ọdachi dị ukwuu nye ịdọta ndị ojieme ọhụrụ. Akụrụngwa ndị ọbịaraọhụrụ a kwesịrị ka emee ha ka hà dị mfe ịchọta nakwa iji arụ ọrụ n'agbanyeghi ọtụtụ ọnụọgụgụ peeji enwere n'ọrụ Wikimidia niile. Akụrụngwa dị iche iche kwesikwara ka emee ha ịnọ nso iru aka n'asụsụ ndị dị mfe nghọta na ntụgharị.

Akụrụngwa ndị dị mfe ịchọta na ịghọta maka ndị Ọbịaraọhụrụ, nke gụnyere ihe mgbasa-ozi dị n'ụdị nkiri maọbu ngere nakwa ibe peeji ntụziaka dị iche iche nke ga-akọwara há ihe ha ga-eme na mbata ha, nke ga-enyere ha aka ịkpagharị ma na-amụkwa ihe n'ọnwa ha.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Melite Ahụmahụ Ojieme" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
13. Resources for newcomers Overall Initiative Coordination
13. Resources for newcomers Newcomer Experience Pilot WMF
13. Resources for newcomers Community Officer Program Chapter
13. Resources for newcomers Peer Support Networks within the Wikimedia Movement WMF