Training modules/dashboard/slides/10301-policies-and-guidelines-basic-overview/ig

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Training modules/dashboard/slides/10301-policies-and-guidelines-basic-overview and the translation is 100% complete.

Iwu na usoro iwu: Nchịkọta na nkenke

Nnọọ na Wikipidia

A na-ahụkarị Wikipedia dị ka otu n'ime weebụsaịtị iri kachasị na mbara ụwa niile, na ọtụtụ ndị ọbịa na-abịa na ya kwa ụbọchị karịa ndị na-aga na Twitter ma ọ bụ CNN.

Otu osinadị Wikipedia, bụ ọrụ efu, nke ndị ọrụ akwụ ụgwọ na-arụ. N'ihi na ọtụtụ ndị mmadụ nwere ntụkawsị obi na ya, ọ dị mkpa na ozi ha na-ahụ n'ebe ahụ ziri ezi. Anyị ga-egosi gị ihe niile ịchọrọ iji kesaa ihe ọmụmụ maọbụ mmụta gị na Wikipedia.

Ihe ọ bụla gbasara ihe nkuzi a bụ nke gị.Ị nwere ike ilebara ya anya mgbe ọ masịrị gị, ya bụ lachite ebe a mgbe ọ bụla ị nwere ajụjụ.

Ị dị njikere? Ka anyị bido.