Usoro Ukpụrụ Omume Zuru ụwa ọnụ/Mmebe iwu/Vootu/Ozi mmechi

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Universal Code of Conduct/Enforcement guidelines/Vote/Closing message and the translation is 100% complete.

Usoro ụkpụrụ omume zuru ụwa ọnụ nke mmebe ntụli aka emechiela

Ị nwere ike ịchọta ozi a ka a tụgharịrị n'asụsụ ndị ọzọ na Meta-wiki.

Ekele,

Usoro ntinye ntuli aka maka ntụziaka mmebe iwu edegharịrị nke Universal Code of Conduct (UCoC) bịara na njedebe na 21 Maachị 2022. Ihe karịrị 2300 Wikimedians mere ntuli aka n'ofe mpaghara dị iche iche nke ije anyị. Daalụ onye ọ bụla sonyere na usoro a! Ndị otu nyocha na-enyocha votu maka izi ezi, biko hapụ ihe ruru izu abụọ ka ha rụchaa ọrụ ha.

A ga-ekwupụta nsonaazụ ikpeazụ sitere na usoro ịtụ vootu ebe a, yana ọnụ ọgụgụ dị mkpa yana nchịkọta nkọwa ozugbo enwere ha. Biko lelee ibe ozi ndị ntuli aka ka ịmata maka usoro ndị ọzọ. Ị nwere ike ikwu okwu na ibe okwu ọrụ na Meta-wiki n'asụsụ ọ bụla. Ị nwekwara ike ịkpọtụrụ ndị otu ọrụ UCoC site na email: ucocproject(_AT_)wikimedia.org

Ezi echiche,

Movement Strategy and Governance