WikiForHumanRights 2023 na Ogbe Igbo/Iwu

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page WikiForHumanRights 2023 in the Igbo Community/Rules and the translation is 50% complete.
Outdated translations are marked like this.


#WikiForHumanRights in the Igbo Community: Right to a Healthy Environment
AboutRulesGet InvolvedTo-do listIgbo Community

Iwu

  • A ga-emepụta ndenye na Igbo Wiktonary. Tupu imepụta okwu ọhụrụ na Wiktionary Igbo,
    • Okwesiri ka isonye na nnọkọ a ga ekuzi otu esi emepụta na dezie ndenye na Wiktionary Igbo
    • họrọ otu mkpụrụokwu n'ime ndepụta ma ọ bụ mepụta okwu ndị na-adịghị na Wiktionary Igbo.
  • Iji mepụta ndenye ziri ezi, hụ na:
    • Okwu niile e mepụtara na Wiktionary Igbo dị n'asụsụ Igbo
    • Okwu ndị e kere na-adaba n'oke (ahụike gburugburu ebe obibi, ikike mmadụ, mmetọ, mgbanwe ihu igwe, mfu nke ụdị dị iche iche, wdg)
    • Mepụta ndenye dị ọcha na isiokwu na ntụgharị asụsụ kwesịrị ekwesị
    • Tinye foto na ịkpọ okwu ọdịyo
    • Ekwesịrị ịnweta onyonyo na ọdịyo site na Wikimedia Commons
    • Jikọọ nke ọma ma ọ bụ rịọ maka enyemaka.
    • Tinye atu. Lee ntuziaka n'okpuru:
      • Iji tinye otu aha jiri koodu [[Category:Aha]].
      • Itinye atu isiokwu dịka mgbanwe ihu igwe jiri: koodu [[Category:Mgbanwe ihu igwe]]
      • Maka otu ikike gburugburu ebe obibi jiri: [[Category: Ikike gburugburu ebe obibi]]
      • Maka atu ikike mmadụ jiri [[Category: Ikike mmadu]]
  • Ikpe ikpe nke asọmpi a ga-adabere na édémédé ndị na-enye aka nwere ọnụ ọgụgụ kasị elu nke okwu ndị e kere nke ọma ga-erite onyinye.
    • A ga-eji dashboard iji soro ndezi ndị sonyere
    • A ga-ejikwa ngwa hashtag. Tupu ibipụta mkpụrụokwu imepụtara, hụ na ị denyere#Wikiforhumanrightsig2023 na nchịkọta ndezi gị.


FacebookTwitterInstagramWebsiteLinkedInEmail