Jump to content

Ntuliaka Wikimedia Foundation/2024/Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị/Deon Steyn

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Wikimedia Foundation elections/2024/Candidates/Deon Steyn and the translation is 67% complete.
Outdated translations are marked like this.

Deon Steyn (Oesjaar)

Oesjaar (talk meta edits global user summary CA  AE)

Ihe gbasara ndi na adọ ndọrọ ndọrọ ọchichi
  • Ihe gbasara mmadụ:
    • Aha: Deon Steyn
    • Ebe o bi: Johannesburg, South Africa
    • Asụsụ: Afrikaans, Bekee
  • Ihe ndepụta:
    • Mgbe obanyere otu ndi Wikimedia: 2009
    • Wiki nke ọ na akpa ike: Afrikaans, Bekee
Ngụkọta okwu maka ime ndeba (ajụjụ achọrọ + ajụjụ nhọrọ) bụ 1000 (otu puku) okwu
Ajụjụ ndị aga-azarịrị achọrọ
Gịnị mere ị ji achọ isonye na Board of Trustees nke Wikimedia Foundation ? Gịnị ka ị ga-enye aka mee? Gịnị ka ị ga-achọ ịmụtakwu banyere? Dị ka onye si n'èzí kpamkpam, Afrikaans Wikipedia ezutewo otu onye ọrụ na-anogide n'ime afọ anọ gara aga, m ga-agbakwunye echiche ọhụrụ. Ịbụ onye nwere ezigbo mmụta na agụmakwụkwọ azụmaahịa, m ga-eweta mgbanwe. Achọrọ m ime ka enwe mpụta ihe ikike nke obere Wikipedia. Ọmụmaatụ na Wikimania (2015) na Mexico City a rịọrọm maka enyemaka n'ihe abụọ, enwetụbeghị azịza ma ọ bụ ngwọta ọ bụla.
Biko kọwaa ahụmịhe Wikimedia gị (dị ka ntunye imeerela n'ọrụ Wikimedia, nsonye n'Otu Wikimedia ma ọ bụ ndị mmekọ, ihe omume dị ka onye na-ahazi na Wikimedia, ma ọ bụ isonye na nzukọ ndị mmekọ Njem Wikimedia).

Abụ m onye nsonye ọrụ n'ime afọ iri na ise gara aga ma emepụtala ederede puku iri na ise na Wikipedia Afrikaans ma enwelam akara ndezi Narị puku abụọ na iri atọ na anọ. Ana m arụ ọrụ na WikimediaZA Chapter, ma na-ahụ maka Wikipedia Afrikaans kemgbe 2014 nakwa n'okpuru nduzim onwetara uto gafee oke. Ugbu a anyị bụ nke iri isii na itoolu kachasị ukwuu na Wikipedia. Akụkụ nke atụmatụ ntunyem gụnyere ajụjụ ọnụ redio ma enwere m obi ụtọ ikwu na ụlọ ọrụ redio abụọ na-agba anyị ajụjụ ọnụ kwa izu!

Enwekwara m ihe ịga nke ọma n'inweta foto puku iri isii re flora site n'aka onye isi botany nke South Africa bụ Prọfesọ Braam van Wyk. Ọ na-etinye foto niile a na Commons ugbu a ka obodo niile jiri ya mee ihe, nke a ga-ewe afọ abụọ ọzọ iji mezue.

N'afọ gara aga, n'okpuru nduzi m, anyị amalitela asọmpi edemede ụlọ akwụkwọ sekọndrị na asọmpi 2024 anyị bịanyere aka na Rapport, Akwụkwọ akụkọ Mba Afrikaans, dị ka onye mmekọ na PretoriaFM, ụlọ ọrụ redio, edebanyekwara anyị dị ka ndị mmekọ. Nke a na-enye Afrikaans Wikipedia akara mba.

Site n'echiche gị, gịnị ka Wikimedia Foundation kwesịrị ibute ụzọ n'ime afọ ise ruo iri na-abịanụ, ma gịnị mere iji hụ ndị a dị ka ihe ndị kachasị mkpa? Lekwasị anya na obere Wikipedia dịka ha nwekwara ezi echiche. Lekwasị anya na mmekorita na Mahadum na ụlọ akwụkwọ dịka ọnụahịa nke akwụkwọ ederede na-arị elu ma ghara ikwu mmetụta gburugburu ebe obibi nke akwụkwọ obibi. Ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ onye ọ bụla nwere ekwentị mkpanaaka.
Optional questions - Professional Experience, Skills and Education
Please describe your experience with governing bodies of organizations (nonprofit or for-profit), mentioning the scope of your responsibilities, as well as the complexity of the organization (in terms of scale of operations, budget, number of people involved, or other meaningful measures) and the size of the board or body. I am running my own business. My business has to advise clients re safety, compile safety plans for events and present the files to the authorities to obtain the necessary permits.

I have served as a member on the Eng. Council of South Africa where I was part of a team to decide on the Professional Status applications of Technologists. In my last job in the Corporate world I was a project manager for Siemens South Africa, running a R 200 million Signalling project between Kimberley and De Aar. The client was Transtel, South Africa. The duration of the project was two years, I have finished the project on time, within budget and with zero penalties! The permanent staff on site was 50 persons. Monthly meetings where held with the client, Siemens Financial Department, Logistics and the sub contractors.

Please describe your professional career experience. I am Technologist (Telecommunicatios) and have worked for Telkom SA for 20 years. I also hold a B.Com. Hons (Fin. Management) and is a qualified Safety Officer. I have also worked for Aberdare Cables (where I became a SME on Optic Fibre), Ericsson South Africa and Siemens South Africa as Project Manager.
Please briefly describe 3 situations that show how you tackled, or advised others on, a complex problem in an organization. How did you work with others to address the situations? I have run training courses for new users. Due to my vision the Afrikaans Wikipedia has signed a MOU with the Suid-Afrikaanse Akademie vir Wetenskap en Kuns which give us a base to operate from and visibility.

I have created the Campaigners for the Afrikaans Wikipedia campaign which 13 Afrikaans organisations have signed following 5 years of work. This will give us access to more resources including funding.

I just been given permission to do a presentation at the South African Teachers Union Organisation re Wikipedia following three years of persistence.

Please describe your educational background, including degrees, certificates, and courses of study finished, and their relevance to board work. T6 (6 years) Technologist in Telecommunications. BCom Hons (Fin Management). SHEMTRAC - Safety Certificate.
Please add any relevant links describing your professional background, experience, profile (such as LinkedIn, staff page, etc.). https://www.linkedin.com/in/deon-steyn-0a9a952a0/
Optional questions - Leadership Experience
Please describe ways in which you have helped to form a bridge between multiple communities (such as by working on projects outside your home wiki, or working on a collaboration between multiple affiliates). Unfortunately the Afrikaans Wikipedia is cut off from the rest of the World language wize. I have managed to communicate with the Dutch and Belgium Wikipedia's. Communication within Africa is non-existent.
Can you describe a policy, on wiki or off, that you helped to create or change? What did you learn from this experience? Enforce that articles have the necessary sources. South African schools are still skeptical re Wikipedia and have articles with the proper sources are critical to get them to see the light.
How have you been able to empower people to make their voices heard? I started by inviting people for coffee sessions, talk to them re the Afrikaans Wikipedia and listen to their side of the story. Then I have started a FB group where we put up a link to the weekly front page and invited them to become members. Then we fed them more and more info on our FB until they started to take part on Geselshoekie, our version of Village Pump. Most important, we treated their views with respect.
Sometimes in professional situations, there are personality conflicts. Explain how you remain productive even with personality conflicts. I remind them to remember where they want to be, the end objective.
Optional questions - Strategic Thinking
Where do you see the need for greater diversity in the Wikimedia Foundation Board of Trustees or within the movement? What steps would you take to improve diversity on the Board or within the movement? What steps would you recommend the Board take to improve diversity? The small Wikipedia's are ignored. A decision that works in Europe and America will not necessary works in Africa.
Verification Identity verification performed by Wikimedia Foundation staff and eligibility verification performed by the Elections Committee
Eligibility: Verified
Verified by: KTC (talk) 20:00, 3 June 2024 (UTC)[reply]
Identification: Verified
Verified by: – NahidSultan (WMF) (talk) 07:06, 3 June 2024 (UTC)[reply]