Movement Strategy/atụmatụ/Ego ọrụ nye ndị n'emepebeghi

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Funding for Underrepresented Communities and the translation is 100% complete.

Ego ọrụ nye ndị n'erubeghi n'ogo

Ijiwelite nkwado nke Otu anyị, ekwesiri inye ego oru kpọmkwem na ogbe ndị na-enwebeghị mmụta zuru oke. Nke a gụnyere ihe ndị dị ka iwe ndị ọrụ ọrụ na ikpuchi ihe omume ndị ọzọ na-emetụtaghị kpọmkwem na ndezi wiki. Ego a ekwesịghị ịgbaso ụkpụrụ nduzi metụtara mkpa nke mba ndị mepere emepe: kama, ọ kwesịrị ịzaghachi nyocha mkpa nke na-elekwasị anya n'obodo ndị n'emepebeghi.

Wepụta nnukwu ego nke ego ọrụ otu iji kwado obodo na otu dị iche iche na-eto eto na ndị a na-erubeghi ogo amamihe achọrọ nke metụtara mkpa ha, gụnyere nkwụghachi nye ndị ọrụ, ụgwọ ọrụ, na ihe omume ndị ọzọ na-emetụtaghị ịgbakwunye, ịhazi ma ọ bụ idezi ihe.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Welite ndigide nke ọgbakọ anyị" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
2. Funding for underrepresented communities Overall Initiative Coordination
2. Funding for underrepresented communities Grants Strategy Relaunch WMF Community Resources

Movement Strategy & Governance

Global Execution & Implementation
2. Funding for underrepresented communities Regional Grant Committees WMF Community Resources

Movement Strategy & Governance

Global Execution & Implementation
2. Funding for underrepresented communities Movement Strategy Implementation Grants (MSIG) WMF Movement Strategy & Governance Global Execution & Implementation