Usoro Mgbaso ime njem/Atụmatụ/Kansụl Teknụzụ

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
This page is a translated version of the page Movement Strategy/Initiatives/Technology Council and the translation is 100% complete.

Kansụl Teknụzụ

Ịchịkwa ọtụtụ ndị so nwere ihe a na-eme gụnyere na a ga-ekepụta Kansụl Teknụzụ ndị ga-anọ n'isi ịhụ maka usoro ọrụ imepụta njirimara ọhụrụ teknụzụ. Ọtụtụ mgbanwe pụtara ìhè ka a na-eme na sọftụwee na-enweghi onye agwara maka ya maọbukwanu esoro tụkọrịtaa árò maka ya, nke na-ebutakari mmeso omume na-adịghi mma nakwa etinyezughi n'ozuzu òkè ngwaọrụ ọhụrụ ndị arụpụtara. Kansụl Teknụzụ ahụ nwere ike ịbụ òtù ọnọnetiti nke ndị ọrụ si na òtù Wikimedia Foundation na ndị na-eme ntinye n'ụdị ọbụla gbasara teknụzụ ndị ga-esi na òtù dị iche iche ga-emejuputa. Kansụl ahụ ga-akwalite mgbasa ozi, kparịtaa ụka maka mgbanwe dị iche iche ndị enwere na teknụzụ, ma nwekwaa mkpebi ịnabata maọbu ịjụ ntinye n'ọrụ nke mgbanwe ndị a

Kepụta Kansụl Teknụzụ iguzobe usoro dị iche iche a ga-agbaso iwebata ihe arụmọrụ ọhụrụ n'ime ọ̀gbọ́ mmụta ya na ngwaọrụ Wikimedia niile. Ebumnobi ya bụ ịkwalite nzisa ozi na mkparịtaụka n'etiti ndị òtù Wikimedia ndị so ewulite ihe ndị teknụzụ hiwere isi na ha, na ndị ọzọ na-eme ntinye n'ụdị ọbụla gbasara teknụzụ iji kwalite mmekọrịta dị mma, chịkọọ ma hazie ihe nchóputa ọhụrụ niile a ga-ewebata, nye ma nwetakwa nkwado

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Chikwaa ọtụtụ ndị so nwere ihe a na-eme" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
31. Technology Council (for improved communication, coordination and support) Overall Initiative Coordination
31. Technology Council (for improved communication, coordination and support)