VisualEditor/Akwụkwọ akụkọ/2022/Ọgọst
Appearance
Editing news 2022 #2
Gụọ nke a n'asụsụ ọzọ • Ndepụta ndenye aha maka akwụkwọ akụkọ ọtụtụ asụsụ a
Bọtịnụ $ndebanye aha ọhụrụ na-eme ka ndị mmadụ mara mgbe mmadụ zara na nkwupụta ha. Ọ na-enyere ndị bịara ọhụrụ aka inweta azịza nye ajụjụ ha. Ndị mmadụ na-aza ngwa ngwa Ị nwere ike gụọ akụkọ ahụ. Ndị otu ndezi na-agbanyere onye ọ bụla ngwá ọrụ a. Ị ga-enwe ike ịgbanyụ ya na mmasị gị.